Dataset Preview
Viewer
The full dataset viewer is not available (click to read why). Only showing a preview of the rows.
[{'expected': SplitInfo(name='validation', num_bytes=60154, num_examples=200, shard_lengths=None, dataset_name=None), 'recorded': SplitInfo(name='validation', num_bytes=59340, num_examples=193, shard_lengths=None, dataset_name='igbo_english_machine_translation')}, {'expected': SplitInfo(name='test', num_bytes=298670, num_examples=552, shard_lengths=None, dataset_name=None), 'recorded': SplitInfo(name='test', num_bytes=299276, num_examples=597, shard_lengths=None, dataset_name='igbo_english_machine_translation')}]
Error code:   UnexpectedError

Need help to make the dataset viewer work? Open a discussion for direct support.

id
string
translation
translation
0
{ "ig": "Akụkọ ndị ga-amasị gị:", "en": "The news that will interest you:" }
1
{ "ig": "Joseph Achuzie, Dike Biafra alala", "en": "Joseph Achuzie, the Biafran brave man is gone." }
2
{ "ig": "Dapchi: Gọọmenti emeribeghị Boko Haram - Massob", "en": "Dapchi: Government has not defeated Boko Haram and Massob" }
3
{ "ig": "Tottenham na-ele anya iburu iko FA na mmeri Rochadale", "en": "Tottenham look forward to lifting the FA cup in defeating Rochadale." }
4
{ "ig": "Son Heung-min, Fernando Llorente na Kyle Walter-Peters nke Tottenham bụ ndị mmechiri ọnụ Rochadale n'asọmpị ụnyaahụ.", "en": "Son Heung-min, Fernando Llorente and Kyle Walter-Peters of Tottenham beat Rochadale mercilessly in their yesterday's FA cup competition." }
5
{ "ig": "Son Heung-min onye Tottenham na ndị otu ya na-nwe anụrị mgbe o nyere goolu n'asọmpị iko FA.", "en": "Son Heung-min of Tottenham and his team mates were jubilating when he scored a goal in the FA cup competition." }
6
{ "ig": "Tottenham emerila n'asọmpị iko FA ugboro asatọ", "en": "Tottenham has won eight FA cup competitions." }
7
{ "ig": "N'egwuregwu, ndị otu Tottenham gbara ndị Rochadale ọkpụ goolu isii asatara otu n'asọmpi FA.", "en": "The Tottenham team has beaten the Rochadale team 6-1in their FA cup competition." }
8
{ "ig": "Mmeri a pụtara na Tottenham na otu Swansea ga-asọ mpi Quarter Final n'iko FA a ga-agba n'ụbọchị 17 nke ọnwa Maachị.", "en": "This victory means that Tottenham is to compete with Swansea in the FA cup quarter final on the 17th of March." }
9
{ "ig": "Son Heung-min nyere goolu nke mbụ na nke ise. Fernando Llorente nyere goolu atọ n'ime nkeji iri na abụọ n'okara nke abụọ, ebe Kyle Walter-Peters nyere goolu nke isi.", "en": "Son Heung-min scored the first and the fifth goal. Fernando Llorente scored hatrick within twelve minutes of the second half, while Kyle Walter-Peters scored the sixth goal." }
10
{ "ig": "Son Heung-min kwụsị bọọlụ otu Rochadale", "en": "If Son Heung-min stops playing with Rochadale" }
11
{ "ig": "Gịnị ga-eme n'ihu?", "en": "What will happen in the future?" }
12
{ "ig": "Tottenham ga-aga ọgbọ egwuregwu Wembley n'ụbọchị atọ nke ọnwa Maachị. Ha na Huddersfield ga-asọ mpi n'iko Premier League, tupu ha na Juventus ga-asọmpị nke ha n'iko Champions League n'ụbọchị asaa n'ọnwa Maachị.", "en": "Tottenham will play at the Wembley stadium on the 3rd of March. They will play Huddersfield in the Premier League before meeting Juventus in Champions League on the 7th day of March." }
13
{ "ig": "Otu egwuregwu Rochdale nwere asọmpị 16 ịzọpụta onwe ha tụpụ ha baa relegation na league otu.", "en": "Rochadale have sixteen outstanding matches to save themselves from relegation in the league." }
14
{ "ig": "Asompị ha nke mbụ ga-abụ ha na Plymouth n'ụbọchị atọ n'ọnwa Maachị.", "en": "Their first match will be between them and Plymouth on the 3rd day of March." }
15
{ "ig": "Akụkọ ndị ga-amasị gị:", "en": "The news that will interest you:" }
16
{ "ig": "Guardiola ebuliela iko ya nke mbụ n'England", "en": "Guardiola has lifted his first cup in England" }
17
{ "ig": "Champions League: Neymar arọjiela ụkwụ", "en": "Champions League: Neymar has a broken leg." }
18
{ "ig": "Onyeisi ndị uweojii: Mepe ọdọ ehi tupu ị machie ịchịgharị ha", "en": "The head of police force (The Inspector General of Police): open/establish cattle ranch before you ban grazing." }
19
{ "ig": "Onyeisi ndị uweojii agwala ndị Gọvanọ ka bụrụ ụzọ mepe ebe a na-azụ ehi tupu ha machie ịchịgharị ehi n'steeti ha.", "en": "The Inspector General of Police has told Governors to first establish cattle ranches before they ban grazing of cattles in their states." }
20
{ "ig": "Ibrahim Idris", "en": "Ibrahim Idris" }
21
{ "ig": "Onyeisi ndị uweojii bụ Ibrahim Idris ekwuola ka steeti bụrụ ụzo wapụta ala ebemaka ọzụzụ ehi tupu ha amachie ịchigharị ehi", "en": "The Inspector General of Police, Ibrahim Idris, has said that states should first provide rranches before banning of cattle grazing." }
22
{ "ig": "Onyeisi ndị uweojii kwuru nke a ụnyaahụ na kaduna na nzukọ ndị nchekwa obodo metụtara sịrị na ọ ga-enye aka igbara nsogbu na adapụta n'etiti ndị ọrụ ugbo na ndị na-achị ehi.", "en": "The Inspector General of Police said this in yesterday's security meeting at Kaduna, adding that it will help to avert problems among farmers and herders." }
23
{ "ig": "Ọ gara n'ihu kwuo na nsogbu dapụtara na Benue bụ maka na gọọmenti steeti ahụ ehibeghị ọdọ ehi tupu ha machie ịchịgharị ehi", "en": "He further said that the problem in Benue was because the government did not establish cattle ranch before they banned cattle grazing." }
24
{ "ig": "Na nzukọ ahụ nke isi okwu ya bụ, 'Nkwalite obodo: Nsogbu nchekwa na mkpa ọ dị ịchọta ụzọ zuru oke ịkwụsị ya,'nsogbu dị n'etiti ndị ọrụ ugbo na ndị na-achị ehi ebidoghị n'oge ọchịchị onyeisiala bụ Muhammdu Buhari.", "en": "In that meeting whose topic was 'Development: Security challenges and the importance of proffering adequate solution.' The farmers-herders problem did not start at the era of President Muhammadu Buhari." }
25
{ "ig": "Idris kwuru sị:'N'uche m, iji belata ọgbaaghara dị n'etiti ndị ọrụ ugbo na ndị na-achị ehi, gọọmenti steeti ga-agba mbọ wuo ebe ọzụzụ ehi na steeti ha tupu ha eme iwu ikwụsị ịchịgharị ehi.", "en": "Idris said: 'In my opinion, to curb farmers-herders clash, state governments should strive and build cattle ranches before they make policy to ban open grazing." }
26
{ "ig": "Akụkọ ndị ga-amasị gị:", "en": "The news that will interest you:" }
27
{ "ig": "Ngwa ahịa agbaala ọkụ n'Alaba International", "en": "Good were burnt at Alaba International Market." }
28
{ "ig": "Maka Achuzia, anyị ga-ahụ na Biafra mezuru'", "en": "For Achuzie, will see to the actualization of Biafra." }
29
{ "ig": "N' Imo steeti, ogige ụmụanụmanụ nwere ọtụtụ anụ ọhịa", "en": "In Imo State, there are many animals in the zoo." }
30
{ "ig": "Ogige ụmụ anụmanụ dị n'Imo steeti nwere ụmụ anụ ọhịa dị icheiche.", "en": "The zoo in Imo State has different animals." }
31
{ "ig": "Ụmụanụmanụ dị icheiche nọ n'ogige ha dị n' Imo steeti.", "en": "Different animals are in their zoo in Imo State." }
32
{ "ig": "E wukwara ụmụanụmanụ ndị a ụlọ ziri ezi ka ha wee bie ọfụma.", "en": "These animals were built a befitting zoo for proper living." }
33
{ "ig": "Timothy nwa George Weah ebidola ịsompi na PSG", "en": "Timothy the son of George Weah has started playing for PSG." }
34
{ "ig": "Timothy Weah agaala PSG ebe nna ya George Weah bụ ezigbo onye egwu ama ọfụma site na 1992 ruo 1995.", "en": "Timothy Weah has gone to PSG where his father was a prominent player from 1992 to 1995." }
35
{ "ig": "Timothy Weah", "en": "Timothy Weah" }
36
{ "ig": "Timothy Weah ọ ga-emenwu ọfụma ka nna ya dịka ndị mmadụ si eche?", "en": "Can Timothy Weah perform excellently as people expected?" }
37
{ "ig": "Nwa onyeisiala Liberia bụ George Weah a na-akpọ Timothy Weah ebidola ịgba bọọlụ n'otu egwuruegwu PSG, ebe nna ya gbaburu bọọlụ na mbụ.", "en": "The son of Liberia president, George Weah, called Timothy Weah has started playing for PSG, where his father formally played." }
38
{ "ig": "Timothy pụtara n'ọgbọ ụnyahụ ka PSG na Troyes sọọrọ mpi.", "en": "Timothy featured yesterday in the competition between PSG and Troyes." }
39
{ "ig": "Ka Neymar na Kylian Mbappe anọghị n'ọgbọ maka ahụ ha merụrụ, Angel di Maria na Christopher Nkunku bụ ndị nyere goolu PSG ji nwete mmeri n'asọmpi a.", "en": "As Neymar and Kylian Mbappe were not in the game because of the injury they sustained, Angel di Maria and Christopher Nkunu scored the winning goals for PSG in this competition." }
40
{ "ig": "Neymar na Mbappe n'anọghị ya so nye Weah ohere ịgba n'asọmpi a.", "en": "The absence of Neymar and Mbappe gave Weah the opportunity to play in this competition." }
41
{ "ig": "George Weah nyere goolu 55 oge ọgbara bọọlụ na PSG", "en": "George Weah scored 55 coals when he played for PSG." }
42
{ "ig": "Nna Timothy bụ George Weah gbaara ndị PSG bọọlụ tupu n'afọ 23 gara aga, tupu ọ gawa AC Milan.", "en": "The father of Timothy, George Weah, played for PSG 23 years ago before he moved to AC Milan." }
43
{ "ig": "PSG nwere asọmpi 10 n'ihu, n'ime nke ha kwesịrị inweta ọnụọgụgụ 17 ma ọ bụrụ na ha ga-ebuli iko 'French League' nke afọ a.", "en": "PGS have 10 matches to play, in which they should get 17 points if they are to lift this year's French League." }
44
{ "ig": "Ha na Real Madrid ga-ezukọ na Tusde ịgba agba Champions League nke abụọ ha. N'agba nke mbụ, Real Madrid ji 3-1 merie ha.", "en": "They will meet Real Madrid at Tusde to play second leg of their champion League. In the first leg, Real Madrid won them with 3-1." }
45
{ "ig": "Onye egwu ha bụ Neymar agaghị asọmpi ọzọ n'ime 'season' a maka ahụ ọ merụrụ.", "en": "Their player Neymar will not play again this season because of the injury he sustained." }
46
{ "ig": "Akụkọ ndị ga-amasị gị:", "en": "The news that will interest you:" }
47
{ "ig": "Gọọmenti Naịjirịa ezipụla ụgbọelu ịchọ ụmụ Dapchi", "en": "Nigeria government has sent aeroplanes in search of Dapchi girls." }
48
{ "ig": "Otu nwoke egbuola ụmụaka ya n'Awada", "en": "One man has killed his children in Awada." }
49
{ "ig": "Egwu ndị Fulani na-achị ehi ejidela ọtụtụ", "en": "The fear of Fulani herdsmen has gripped many." }
50
{ "ig": "Charly Boy ekwuola na ọ chọrọ ndị ntoroọbịa pụrụiche maka ịchị Naịjiria", "en": "Charly Boy has said that he wants special youths for ruling Nigeria." }
51
{ "ig": "Charles Oputa bụ onye ejiri 'Charly Boy' mara kwuputara iwe ya gbasara usoro ọchịchị Gọọmenti Naịjirịa.", "en": "Charles Oputa popularly known as Charly Boy aired his grievances over the system of governance in Nigeria." }
52
{ "ig": "Onye ama ama dịka Eze ndị ntoroọbịa na Naịjirịa bụ Charly Boy kwuru na obi adịghị ya mma maka ọnọdụ Naịjirịa.", "en": "Charly Boy who is well known as youth mobilizer in Nigeria said that he is not happy about the situation of things in Nigeria." }
53
{ "ig": "Mgbe ndị BBC Igbo gbara ya ajụjụọnụ, ọ jụrụ 'Gịnị mere o jiri bụrụ ndị ọjọọ na-achị Naịjirịa?'.", "en": "When BBC Igbo interviewed him, he asked 'why is it that it is bad people that lead Nigeria? '" }
54
{ "ig": "Charly Boy kwuru na ọ na-achọ ndị ntoroọbịa pụrụiche ọ ga-akwado maka ị were oche ọchịchị Naịjirịa.", "en": "Charly Boy said that he is looking for special youths to support for taking over the leadership of Nigeria." }
55
{ "ig": "'Obi na-agbawa m kamgbe afọ iri atọ na ise gara aga na nzọpụta Naịjirịa ga-abụ maka ndị ntoroọbịa pụrụiche, ' dịka Charly Boy kwuru.", "en": "'My heart has been telling me since thirty five years ago that Nigeria's liberation will be for special youths,' like Charly Boy said." }
56
{ "ig": "Oscars 2018: Kobe Bryant so na ndị nwere ihe nrite", "en": "Oscar's 2018: Kobe Byant is among the winners." }
57
{ "ig": "Onye ọgba basket bọọlụ Amerịka bụ Kobe Bryant e sorola na ndị ritelu ugo na ntuliugo nke ihe onyonyo a.", "en": "The American basketballer Kobe Bryant has become one those honoured in this television award program." }
58
{ "ig": "Kobe Bryant, onye egwuregwu bọọlụ Amerika a ma ama", "en": "Kobe Bryant, an American prominent basketballer." }
59
{ "ig": "Mmeri pụrụiche- Kobe Bryant emeriela.", "en": "Uncommon victory- Kobe Bryant has won." }
60
{ "ig": "N' ihe ịtụnanya mere ka Kobe Bryant bụ onye a ma ama ka ọgbaa basketbọọlụ n' Amerịka atụrụla ugo na ntuliugo nke ihe onyonyo a na-akpọ Oscars.", "en": "In a surprising event Kobe Bryant, the prominent American basketballer has been honoured in a television progamme called Oscar's." }
61
{ "ig": "O ritere ihe a maka ihe onyonyo nke eserese nwa-oge.", "en": "He won the short time television drawing category award." }
62
{ "ig": "Lee ndị ọzọ nwere nrite na Oscars e mere n' ọnụ ụtụtụ a.", "en": "See others that won award in the Oscar's of this morning." }
63
{ "ig": "Ndị mmeri:", "en": "Victors:" }
64
{ "ig": "The Shape of Water nwere nrite nke 'Best picture. '", "en": "The Shape of Water won the 'Best picture award.'" }
65
{ "ig": "Frances McDormand ritere nke a na-akpọ 'Best actress' maka Three Billboards Outside Ebbing, Missouri", "en": "Frances McDormand won the one called 'Best actress' for Three Billboards Outside Ebbing, Missouri." }
66
{ "ig": "Onye ritere nke a na-akpọ 'Best actor' bụ Gary Oldman maka Darkest Hour", "en": "Gary Oldman won 'Best actor' for Darkest Hour" }
67
{ "ig": "Guillermo Del Toro ritere nke a na-akpọ 'Best director' maka The Shape of Water", "en": "Guillermo Del Toro won 'Best director' for the The Shape of Water." }
68
{ "ig": "Get Out nke Jordan Peele mere ritere 'Best original screenplay'", "en": "'Get Out' acted by Jordan Peele won the Best Original screenplay" }
69
{ "ig": "Oscars 2018: ihe ndị nkiri yi pụta n' ọgbọ", "en": "Oscars 2018: What the spectators wore to the event." }
70
{ "ig": "Abalị ihe nrite akacha ekwu maka ya na Hollywood emela", "en": "The night of the most talk about award in Hollywood has occurred." }
71
{ "ig": "Lekwa foto ihe ndị mmadụ yi pụta na 'red carpet'", "en": "See the pictures of what people wore to the red carpet." }
72
{ "ig": "Danai Gurira mere ihe nkiri Black Panther na Walking Dead gosiri ihe eserese n' akụkụ isi ya", "en": "Danai Gurira the actor of Black Panther and Walking Dead showed a tattoo on the side of his head" }
73
{ "ig": "Ihe nrite Academy Awards nke ama ama dịka Oscars nke ugboro 90 mere n' abalị ebe ndị mmadụ gosiri ekike ha.", "en": "The 90th events of the popular academy of Oscars took place at night where people made a fashion show." }
74
{ "ig": "Lekwa ihe ndị na-eme ihe nkiri yi bịa emume a.", "en": "Look at what actors and actresses wore to this event." }
75
{ "ig": "Daniel Kaluuya", "en": "Daniel Kuluuya" }
76
{ "ig": "Daniel Kaluuya bụ onye Britain so mee ihe nkiri Get Out so ná ndị a kpọrọ aha inweta ihe nrite Oscars", "en": "Daniel Kaluuya, a British, who was among the actors of 'Get Out' was nominated for the Oscars award." }
77
{ "ig": "Lupita Nyong'o", "en": "Lupita Nyong'o" }
78
{ "ig": "Lupita Nyong'o nwetara Oscars n' afọ 2012 maka ihe nkiri o mere nke a kpọrọ 12 Years a Slave", "en": "Lupita Nyong'o won Oscars award in 2012 for his role in a movie titled 'Twelve Years a Slave.'" }
79
{ "ig": "Jennifer Lawrence", "en": "Jennifer Lawrence" }
80
{ "ig": "Uwe Jennifer Lawrence bụ onye mere ihe nkiri Hunger Games yiri akpụrụakpụ Oscar na-acha ọlaọcha", "en": "The attire of Jennifer Lawrence who acted 'Hunger Game' was silver in colour as the statue of Oscar." }
81
{ "ig": "Andara Day", "en": "Andra Day" }
82
{ "ig": "Andara Day bụ onye Amerịka na-agụ ma dee egwu, dina ala na red carpet, sị ndị mmadụ bịa lere uwe ya", "en": "Andra Day, an American singer and composer, lied down on the red carpet, telling people to look at his attire." }
83
{ "ig": "Oscars 2018: Ka o si gaa", "en": "Oscars 2018: How it went." }
84
{ "ig": "Black Panther na-ewu ọfụma", "en": "Black Panther is going viral." }
85
{ "ig": "E gosiri Afrịka n' emume mbido 'Black Panther'", "en": "Africa was shown at the opening ceremony of Black Panther." }
86
{ "ig": "Black Panther: Kedụ ụma ị bụ na ihe nkiri a?", "en": "Black Panther: Are you aware of this movie?" }
87
{ "ig": "Tom Holland", "en": "Tom Holland" }
88
{ "ig": "Tom Holland mere ihe nkiri Spider Man yi ezigbo uwe bịa kpọpụta aha onye nwetara ihe nrite n' emume a", "en": "Tom Holland, the actor of 'Spider Man' wore a decent dress to announce the winner." }
89
{ "ig": "Chadwick Boseman", "en": "Chadwick Boseman" }
90
{ "ig": "Chadwick Boseman bụ eze T'challa nke obodo Wakanda n' ihe nkiri Black Panther yi uwe Givenchy kwara bịa Oscars", "en": "Chadwick Boseman who was King T'challa of Wakanda in 'Black Panther' wore Givenchy designer to the Oscars." }
91
{ "ig": "Ashley Judd", "en": "Ashley Judd" }
92
{ "ig": "Ashley Judd nke tinyere ọnụ n' ime okwu Time's Up yi uwe na-acha odoodo pụta na red carpet", "en": "Ashley Judd who commented in Time's Up wore yellow dress to the red carpet." }
93
{ "ig": "Adam Rippon", "en": "Adam Rippon" }
94
{ "ig": "Adam Rippon n' eme egwuregwu olimpiks bekee kpọrọ figure skating mere ka ndị mmadụ kpụrụ ya n' ọnụ ka o yi uwe nwere ihe e ji eke ajị mere ka ọ dị ka o si n' ime ihe nkiri Fifty Shades Of Grey rịpụta", "en": "Adam Rippon, an English Olympic athlete of Skating made himself the talk of everyone for wearing what made him look like he crept out of the movie Fifty Shades Of Grey." }
95
{ "ig": "Salman Hayek", "en": "Salman Hayek" }
96
{ "ig": "Halman Sayek yi uwe na-acha odoodo pụta", "en": "Salman Hayek came out in a yellow dress." }
97
{ "ig": "Darrell Britt-Gibson", "en": "Darrell Britt-Gibson" }
98
{ "ig": "Ndị ose foto serela na-aga ka Darrell Britt-Gibson mere ihe nkiri Three Billboards maliri elu na red carpet", "en": "Camera men were capturing the event when Darrell Britt-Gibson who acted 'Three Billboards' jumped up on the red carpet." }
99
{ "ig": "Whoopi Goldberg", "en": "Whoopi Goldberg" }
End of preview.

Dataset Card for IgboNLP Datasets

Dataset Summary

[More Information Needed]

Supported Tasks and Leaderboards

[More Information Needed]

Languages

[More Information Needed]

Dataset Structure

Data Instances

[More Information Needed]

Data Fields

[More Information Needed]

Data Splits

[More Information Needed]

Dataset Creation

Curation Rationale

[More Information Needed]

Source Data

[More Information Needed]

Initial Data Collection and Normalization

[More Information Needed]

Who are the source language producers?

[More Information Needed]

Annotations

[More Information Needed]

Annotation process

[More Information Needed]

Who are the annotators?

[More Information Needed]

Personal and Sensitive Information

[More Information Needed]

Considerations for Using the Data

Social Impact of Dataset

[More Information Needed]

Discussion of Biases

[More Information Needed]

Other Known Limitations

[More Information Needed]

Additional Information

Dataset Curators

[More Information Needed]

Licensing Information

[More Information Needed]

Citation Information

[More Information Needed]

Contributions

Thanks to @abhishekkrthakur for adding this dataset.

Downloads last month
177

Models trained or fine-tuned on igbo_english_machine_translation