English
stringlengths
0
7.15k
Igbo
stringlengths
0
11.1k
Before her death, Tosyn Bucknor works in Inspiration FM
Tupu ọ nwụọ, Tosyn Bucknor na-arụ ọrụ n'Inspiration FM.
Earlier in his speech, the NUJ Vice President zone C, Mr Obi said they were in the state as part of their familiarization visit and commended the relationship between the State government and the state council of NUJ, charging journalists to maintain integrity and ethics in the discharge of their duties.
Na mbido okwu ya, osote onye isi oche mpaghara C nke otu NUJ mazị Obi kwuru na ha nọ na steeti ahụ dịka nleta ma too mmekọrịta dị n'etiti gọọmentị steeti na kansụl NUJ nke steeti, na-agwakwa ndị ntaakụkọ ka ha tinye uju mgbe ha n'arụ ọrụ ha.
Eye witnesses said that the armed rubbers bombed the bank bolt before they made away with the money.
Ndị nọ ebe ihe a mere sị na ndịohi ahụ ji ogbunigwe gbawa ebe ụlọakụ ahụ na-echekwa ego mmadu tupu ha-eburu ya pụọ.
'He who brings kola, brings life'
Onye wetara ọjị wetara ndụ'
The Nigerian president Muhammadu Buhari said that if the season he stepped into leadership is looked into, that he has really tried
Onyeisiala Naijiria bụ Muhammadu Buhari kwuru na e lee anya n'ọnọdụ dị oge ọ banyere n'ọkwa ọchịchị na ya agbalịala.
'National Demographic and health survey' research which took place in the year 2013, shows that in Nigeria, women between the range of 15 years to 19 years who are married are 28.2% while from the age of 35 to 39are 89.4%
Dịka nchọpụta nke ọnụọgụgụ na ahụike nke a kpọrọ 'National Demographic and Health Survey' na bekee e mere n'afọ 2013 siri gosipụta, n'ala Naijiria, ụmụnwaanyị dị bido afọ 15 rue afọ 19 lụrụ di dị pasentị 28.2, ebe ndị dị afọ 35 rue afọ 39 lụrụ di dị pasentị 89.4.
With that, they wanted to give my uncle automatically.
Ndọrọndọrọ ọchịchị anaghị amasị ya mana mgbe nwanne gị nwoke nwụnahụrụ gị onye ọbụla ma ihe merenụ. N' ihi nke a, ha chọrọ inye ya nwanne nna m n' akpaghị ya akpa.
The club called on the government as well as football regulatory bodies including the Nigerian Football Federation and League Management Company to intensify security on roads across the country.
Òtù egwuregwu a kpọkuru gọọmenti nakwa òtù dị iche iche nchịkwa egwuregwu bọọlụ dị n' aka nke gụnyere 'Nigerian Football Federation' na 'League Management Company' ka kwalite ọnọdụ nchekwa n' okporo ụzọ na Naijiria gburugburu.
'Eagles' kolanuts are white in color.
Ọjị ugo bụ nke na-acha ọcha, a na-akpọ ya ugo maka na ọ na-ama mma n'anya
Those with complete paper,cannot be allowed to sell effectively inside the market because they are only permitted to sell their goods only along the road.
Ndị nwere akwụkwọ zuru ezu agaghị aganwu n'ime ahịa zụọ ahịa, ọ bụ naanị n'okporoụzọ ka ha ga-enwe ụlọahịa, dịka iwu a siri kwuo.
The lesson in these exceptional case studies is for other public office holders to take note of factors that had assisted the rise of these organizations to pockets of effectiveness,' he stated.
Ihe mmụta dị na nchọcha pụrụ iche a bụ ka ndị ọrụ ọha ndị ọzọ mụta ihe ndị nyerela nzukọ ndị a aka weta ịdị irè.
On different occasions, he led a gang that snatched vehicles from their owners within and outside of the capital city at gunpoint.
Ugboro ugboro, o duru òtù ji egbe napụ ụgbọala ndị nwe ha n' ime nakwa mpụta nke isi obodo ahụ.
Buhari will be going to work in UK today.
Buhari ga-aga njem ọrụ na UK taa
4)Onome Ebi
4) Onome Ebi
Rochas Okorocha and Ogoni king, Godwin Gininwa
Rochas Okorocha na eze ndị Ogoni, King Godwin Gininwa
Nigeria, Argentina and Croatia will compete
Naijiria, Argentina na Croatia ga-asọmpi
The Nigeria police force said that Kingsley Udoyen whom people think is the assistant commissioner of police ,that was apprehended with kidnappers at Akwa- Ibom state whose picture was found in social media as a kidnapper was neither a police man nor assistant commissioner of police.
Ndị uweojii Naijiria ekwuola na Kingsley Udoyen, onye e chere bụ Osote Kọmishiona ndị uweojii( Assistant Commissioner of Police) a nwụchiri n'Akwa-Ibom steeti nke foto ya na-efegharị na soshal midia dịka onye anwụchiri ya na ndị ntọ ọzọ abụghị onye uweojii ma ya fọdụ ịbụ Osote kọmịshọna ndị uweojii.
The Flying Eagles has qualified by a whisker.
Flying Eagles ejirila ikiriki eze gafee
Obasanjo will speak to journalists about the outcome of their meeting.
Obasanjo ga-agwa ndị ntaakụkọ okwu banyere ihe ha kparịtara n'ọgbakọ ahụ.
News said that this was not the first time the youths of the village were persecuting the participants of the adoration organised by Catholics which takes place every Friday night, which attracts more than two thousand people every week.
Akụkọ kwuru na nke a abụghị mbụ ndị ntorobịa obodo ahụ na-emekpa ndị na-aga ọgbakọ a pụrụiche ndị ụka Katolik na-eme kwa abalị Fraide nke na-adọta ihe karịrị pụkụ iri abụọ kwa izuụka.
Soyinka: elders are supposed to go and rest
Soyinka: Ndị okenye kwesiri ị ga zuo ike
He was captured in 2015 in a motor park in Katsina
Anwụchịrị ya na 2015 n'ọdọ ụgbọala na Katsina.
READ ALSO: Orji Kalu's conviction shows Magu fears no one — Anti Corruption group.
Gụkwuazị: Ọmụma ikpe Orji Kalụ gosiri na Magu anaghị atụrụ onye ọbụla egwu----- Òtù ibu agha megide mpụ.
Biafra: Okey Ndibe told of his childhood experience during the Biafran war.
Biafra: Okey Ndibe kọrọ ihe ọ hụrụ dịka nwata nọ mgbe a lụrụ agha Biafra
They stated this during the Ninth World Philosophy Day of the United Nations Educational, Social and Cultural Organisation (UNESCO) at the Department of Philosophy, Faculty of Arts, with the theme, 'Critical Thinking, Leadership and Social Transformation.
Ha kwuru nke a n' emume 'Ninth World Philosophy Day' nke 'United Nations Educational, Social and Cultural Organisation (UNESCO) na ngalaba Philosophy nke ngalaba 'Arts, ' nke isiokwu ya bụ 'Critical Thinking, Leadership and Social Transformation'.
President Buhari, 3 Northern Governors Jet Off To Saudi Arabia For Business
Onyeisi ala Buharị, gọvanọ atọ ndị Ugwu fepụrụ jee ala Saudi Arabia maka Azụmahịa
The traditional ruler of Igbariam, Igwe Kelly Nzekwe thanked Governor Obiano for remembering lgbariam community and assured him of their support.
Onye ndu ọdịnala nke Igbariam bụ Igwe Kelly Nzekwe, kelere gọvanọ Obiano maka icheta ndị obodo ya ma masie ya obi ike na ha na-akwado ya.
Today's watch
Ihe onyonyo nke taa:
Ajibade's offence had been no more than publishing General Obasanjo's statement in denial of the ridiculous charge of accessory before the fact of treason, making Ajibade's offence purportedly that of being an accessory after the fact of treason!
Iwu Ajibade dara ebughi ibu karịa ibiputa okwu Jenerali Obasanjo kwuru iji gọọ n' aka ya adịghị n' igba gọọmenti mgba tupu a gbaa akwụkwọ, na-eme ka asị na iwu Ajibade dara bụ na o so gba gọọmenti mgba n' ikpeazụ!
NCC is also saddled with the responsibility of promoting fair competition in the communications industry and protection of services and facilities providers from misuse of market power or anti-competitive and unfair practices by other service or facilities providers or equipment suppliers; and the responsibility to general responsibility of the Commission for economic and technical regulation of the communications industry.
NCC bụkwa ndị enyere ọrụ ịhụ maka ikwalite ezigbo asọmụmpi n'ụlọọrụ ịkpọ oku na nchekwa ozi na ndị na-eweta akụrụngwa n'iwehie ike ahịa ma ọbụ ịgba mgba megide asọmụmpi na omume adịghị mma site n'aka ndị ozi ma ọbụ ndị mweta akụrụngwa, na ọrụ nke ọrụ gburugburu nke Kọmishọn maka akụnaụba na nchịkwa akụrụngwa nke ụlọọrụ nzisa ozi 'Commission for economic and technical regulation'
All payment would be expected to be made in favour of SECCIMA: A/C No. 3906894017 (FCMB). (MOI)
A ga-atụ anya na ịkwụ ụgwọ niile ga-akwado SECCIMA: A/C No. 3906894017 (FCMB). (MOI)
Those under treatment have arrested health workers.
Ndị na-anata ọgwụgwọ ejichiela ndị ọrụ ahụike
In football, Enyimba FC have won the award of Best Team in Africa in 2003.
N'egwuregwu, Enyimba FC nwetara ihe nrite dịka 'otu kachasị agba' na mpaghara Afrịka n'afọ 2003
Without mincing words, technology now is the bedrock of businesses.
Na-enweghị okwu ntinye, teknọlọji bụzi nnukwu azụmahịa.
The contractor handling the project, Chief Neville Uchendu revealed that Governor Obiano has given them all the support they require to complete the Project and promised to deliver a quality project that the people will be proud of.
Onye ọrụ ngo ahụ na-ahụ maka ọrụ ahụ bu Chief Neville Uchendu kpughere na gọvanọ Obiano enyela ha nkwado niile ha chọrọ iji rụchaa ọrụ a ma kwe kwa nkwa na ya ga-arụ ọrụ ndi mmadụ jị a maatụ.
Prosecution of more than 20,000 members of Boko Haram set has started in military cantonement in Kainji amidst Nigeria
A malitela ikpe ndị Boko haram karịrị otu puku ikpe n'ụlọ ndị agha dị n'obodo Kaịnjị n'etiti Naịjirịa.
ANSUP have ended the strike .
Asup akwụsịla abụbọọrụ
what you will do to prevent indigestion and also heart heat in your body
Ihe ị ga-eme ka ị wee gbochie nri agbarighị agbari nakwa ọkụ obi n'ahụ gị.
There are things that women did effortlessly but now, they are doing them as it pleased them.
O nwere ụfọdụ ihe ụmụnwaanyị mebukwara ma ha akwụsịghị ike na ya, ma ugbua, ha na-eme ihe ndị ahụ ka ha siri chọ.
Another person, @D_Mezzenger also wrote that his mother died of breast cancer.
Onye ọzọ bụ @D_Mezzenger dekwara na ọ bụ ọrịa kansa gburu nne ya.
Muhammadu Buhari
Mohamadu Buhari
Why we allowed David to travel.
Ihe mere anyị ji kwe ka Davido gaa njem'
Remember that in November 6, 2018, a gun man was arrested in Ekweremadu's house.
Cheta na a nwụchiri otu nwoke bu egbe banye n'ime ọnụụlọ Ekweremadu, n'ụtụtụ ụbọchị Nọvemba 6, 2018.
there are many hotels with different price tags depending on the amount you have.
E nwere ọtụtụ ụlọ obibi ndị ọnụ ha dị iche iche dịka akpa gị ha.
Dapchi children have met with Buhari
Ụmụaka Dapchi ezutela Buhari
Sanusi said that what they did was not good, because it showed that Nigeria was not yet prepared for what was being talked about.
Sanusi sị na ihe a mere adịghị mma, maka na ọ na-egosi na Naịjirịa adịbeghi nkwadobe maka ihe a na-ekwu okwu ya.
Nigeria won Libya with three goals to nothing in the first stage.
Naịjirịa ji ọkpụ atọ asataghi merie Libya na-agba nke mbu ha na Naijirịa.
We are pleading with President Buhari to release Sowore from the detention of the DSS. “Sowore that we know is a freedom fighter and he means well for Nigeria as a country.” Sowore was arrested in Lagos on August 3, 2019 for calling on Nigerians to take to the streets in peaceful demonstrations to demand a better country from the administration of President Buhari. The government is accusing him of insulting Buhari and planning to topple his regime through the planned protests. Despite two orders by the Federal High Court, Abuja, directing the DSS to release him on bail since that period, the activist has remained in government detention, attracting condemnation from around the world. Sowore: Sultan Of Sokoto Tells Buhari To Obey Court Orders Abubakar said nobody can decide to disregard the court at will, adding that it would be detrimental to national development. The Sultan of Sokoto, Alhaji Sa’ad Abubakar, has told President Muhammadu Buhari and all those in his regime to obey court orders because according to him failure to do so holds dire consequences. The Sultan gave the warning while speaking at the 2019 fourth quarter meeting of the Nigeria Inter-religious Council in Abuja. Abubakar said nobody can decide to disregard the court at will, adding that it would be detrimental to national development. He said, “We must regularly obey and respect the laws of our land. We should never disregard the laws to avoid the consequences.
Ruiz was outclassed on the night and he admits he went into the rematch too heavy, having tipped the scales at more than 20 stone on Friday.
N'abalị agbapụrụ Ruiz ọ ma kweta na ọ banyere ọgụ ahụ n'oke arụ ahu, na o tinyere ihe karịrị akpịrịkpa ahụ ihe karịrị okwute iri abụọ na Fraịde.
The end of the Cold War put the world in a new, positive direction.
Ọgwụgwụ nke Agha Nzuzo butere ụwa ụzọ ọhụrụ, nke ziri ezi .
He urged market leadership to ensure that the people put up better structures that would benefit the traders and government.
Ọ gbara ndị isi ahịa ume ka ha gbaa mbọ hụ na ndị mmadụ hiwere ezigbo ụlọ nke ga-abara ndị ahịa na gọọmentị uru.
Convenant university disobeyed the law-court
Mahadum Covenant dara iwu - ọkaiwu
Anti-discrimination charity Kick It Out praised the 'swift and decisive action' taken by Loizou and his players.
Ndị ọrụ na-egbochi ikpa oke ebere 'Kick It Out' toro “mkpebi ngwa ngwa na nke siri ike” nke Loizou na ndị egwuregwu ya wetaea.
According to Dr. Onyenuga, being single brings about premature death, smoking,drunkenness, depression which causes death and suicide.
Dịka ọkachamara Oyenuga siri kwuo, oke megide nwaanyi alubeghị di na-ebute otutu ihe dịka oke mmanya, ịṅụ anwụrụike, ọnwụ ike , oke nchekasị nke ndị bekee kpọrọ,'depression', nke nwere ike ibute ọnwụ ike, ịkwụ ụdọ.
He noted that ministry of health was one of their major stakeholders, believing they would help them in the fight against drug abuses and trafficking in the state.
O kwuru na mịnịstrị ahụike bụ otu n'ime ndị nkenye ha, kwenye na ha ga-enyere ha aka n'ọgụ megide ọgwụ ọjọọ na ịtụ mgbere ya na steeti.
Someone heard her telling her daughter in Igbo that she should run away.
Otu onye nụrụ mgbe ọ na-agwa nwa ya nwanyị na olu Igbo na ya gbaa ọsọ.
People will die if they don´t receive urgent assistance now,' Batonon said.
Ndị mmadụ ga-anwụ ma ọ bụrụ na ha enwetaghị enyemaka ugbu a,' Batonon kwuru.
Other things like committing adultery with another's husband or wife, or giving birth to twins and incurable sickness may cause the land to curse that person
Ihe ndị ọzọ dịka ịkwa iko di maọbụ nwunye onye ọzọ, maọbụ ịmụ ejime nakwa ọrịa agwọta agwọta nwere ike imee ka Ala bụọ onye ahụ ọnụ.
NAFDAC officials.
Ndị ụlọọrụ NAFDAC
A member of the team quickly requested a selfie and with concealed reluctance, she proceeded and everyone was obliged, including me.
Otu onye so n'òtù ahụ rịọrọ maka ise foto ngwa ngwa wee zilaga ya, ọ gara n'ihu, iwu ji onye ọ bụla, tinyere mụ onwe m.
Two people have been injured by a bullet while one broke his leg while running on a Youtube attack.
Mmadụ abụọ emerụọla ahụ site na mgbo ebe otu onye ọzọ lojiri ọkpa ebe ọ na-agba ọsọ na mwakpo Youtube.
Clause 15 (2a) of the bill, which identifies source of funding for the commission, stipulates that the equivalent of 10 per cent of the total monthly statutory allocation due to the member states of the commission shall be from the Federation Account.
Nkebi 15 (2a) nke iwu a, kọwara ụzọ a ga-esi enweta ego maka otu ọrụ a, kwuru na ihe dịka pa senti 10 mgbakọta ego e kwesiri ịmapụtara steeti ọbụla so n' otu ọrụ a kwa ọnwa ga-esi n' akpa gọọmenti etiti.
The Economist's research department, 'The Economist Intelligence Unit,' argued that the APC will not win in the 2019 elections, while HSBC predicted that the Nigerian economy would fail if Nigerian president, Muhammad Buhari wins in the 2019 elections.
Ngalaba nchọpụta nke ụlọọrụ akụkọ Economist a kpọrọ 'The Economist Intelligence Unit, ' na bekee, kwụrụ na APC agaghị emeri na ntuliaka 2019, ebe HSBC buru amụma na akụnaụba Naijiria ga-akụ afọ n'ala ma ọ bụrụ na onyeisiala Nigeria bụ Muhammadụ Buhari merie na ntuliaka 2019.
Total BS!
Oke BS!
groundnut
Ahuekere
Like the Punch Newspaper said it:they captured him as he slapped the officer who wants to check him in.
Dịka ụlọọrụ ntaakụkọ Punch siri kwuo, anwụchiri ya mgbe ọ mara onye ụlọọrụ ọla mgbe ọ na-achọ ị me ya nyocha.
She was asking the mother why she was disgracing her .
Ọ nọ na-ajụ nne ya ihe mere o ji na-emenyere ya ihere .
Nothing destroys a nation faster than materialism.
Ọ dịghị ihe na-emebi mba ngwa ngwa karịa ịhụ ihe onwunwe n'anya.
Igbo Cola nut
Oji Igbo
The news reporters: Chioma Nkemdilim and Chimezie Ucheagbo
Ndị mere akụkọ a: Chioma Nkemdilim na Chimezie Ucheagbo.
Because if Buhari can either read or hear, or both, there is a major disconnect between his physical and intellectual abilities, and his mental output.
Maka na ọ bụrụ na Bụharị pụrụ ịgụ ma ọbụ nụ, ma ọbụ ha abụọ, enwere ihe nkebi n'etiti ike ahụ ya na nghọta ya, na nchepụta uche ya.
Abdel Fattah Al-sisi has become the chairman of African Union.
Abdel Fattah Al-Sisi abụrụla onyeisioche African Union
He's from Enugu State
Ọ bụ onye Enugwu steeti.
Actress Genevieve Nnaji was titled 'good daughter of Amuzu Nweafọr' in 2014.
1) Ome ihe nkiri bụ Genevieve Nnaji chiri echichi 'Eze Ada nke Amuzu Nweafọr' n'afọ 2014.
some clothes seem to be high or low for them to have a chance to dance
Ufọdụ na-eyi nke dị elu maọbụ nke ala ka ha nwe ohere ịgba egwu.
Senator Ifeanyi ulumma - told BBC that with the situation of things in the country, people are bound to fear since soldiers will be involved in the coming election.
Na nkọwa ya otu onye na-alụ ọgụ maka ikike dịrị onye bụ Ọkaiwu Ifeanyịi Ulumma gwara BBC na ihe ụfọdụ na-eme na Naijiria ugbua ezuorola ndị mmadụ ịtụ uche na a ga-eji ndị agha mee ntuliaka na-abịa.
Can we teach it to our children?
Anyị a ga-akụziri ụmụ anyị ya?
Ebere Iwuji, the spokesperson of the governor on media and publicity, told BBC Igbo on phone that the money is to be paid once.
Ebere Iwuji bụ onye na-ekwuchite ọnụ gọvanọ n'ihe gbasara mgbasa ozi gwara BBC Igbo n'ekwentị na ụgwọ a bụ ụgwọ a ga-akwụ nanị otu mgbe.
The deputy minister of American ambassador in Nigeria David Young told the federal government to stop killing people and arrest those involved in it
Osote onyeisi ozi ụlọ nnọchite anya mba Amerịka na Naịjirịa bụ David Young kwara gọọmentị etiti ka ha kwụsị ogbugbu ndị mmadụ ma nwụchie ndị aka ha dị na ya.
They can't hear me, but I am shouting sixty hurrays in the first instance, and sixty more (for I wish them a very long life), in tribute to their extraordinary courage.
Ha enweghị ike ịnụ ihe m na-ekwu, mana ana m eti huree iri isii n' izizi, na kwa iri isi ọzọ (makana achọrọ m ka ha dị nnukwu ogologo ndụ), na tributi nyere obi isi ike ha pụrụ iche.
“Every time our leaders do wrong and get away with it, we lose a little piece of our soul.
oge ọbụla ndị ndu anyị mere ajọ ihe ma lafere, ibe mkpụrụobi anyị na-agabiga
Election 2019: A candidate who campaigns for Emeka Ihedioha has been shot
Election 2019: A gbaala onye na-achuru Emeka Ihedioha nta vootu egbe
Women and colanut
Ọjị na ụmụnwaanyị
Umar Ganduje
Umar Ganduje
According to him, we have three roads leading into the airport -- Nsugbe-Umueri axis, when coming from Onitsha and another from Nteje-Umueri axis for those within Nteje, Umueri and Aguleri axis.
Dịka o si kwuo, anyị nwere okporo ụzọ atọ na-eduga na ọdụ ụgbọelu- okporo ụzọ Nsugbe-Umueri, mgbe esi Onitsha abịa na ụzọ ọzọ si Nteje-Umueri maka ndị nọ na Nteje, ụzọ Umueri na Aguleri.
some people are aware of Breadfruit but don't really know how it is being processed.
Ọtụtụ ndị Igbo ma ụkwa ma na ha amaghị etu esi emepụta ụkwa tupu ọ bụrụ ihe a na-eri eri.
Police say Queen Imoh, kidnapped a six-year-old boy in Kaduna, went to sell him in Orlu, Imo state before she was arrested by police.
Ndị uweojii sị Queen Imoh tọrọ nwata dị afọ isii na Kaduna ga-ire ya n'Ọrlụ dị n'Imo steeti tupu aka ndị uweojii kpara ya.
In a statement on Wednesday by its Public Relations Officer, Alhaji Lawan Ibrahim, the Kano State Hisbah Board said that the move would lead to speedy development of the state.
N' okwu ya n' ụbọchị Wenezdee site n' ọnụ onye mmekọrịta ọha na eze ya, Alhaji Lawan Ibrahim, òtù Hisbah nke Kano steeti sịrị na nzọ ụkwụ a ga-eweta mmepe ngwa ngwa na Steeti ahụ.
He also stated that people should not be afraid for Anambra state is ready always
O kwukwara na ndị mmadụ ekwesighị ịtụ egwu n'ihi na gọọmentị anambara steeti dị njikere oge niile.
The news that will interest you:
Akụkọ ndị ga-amasị gị:
The parents of victor moses died in a Robbery attack which took place in Kaduna when he was 11years of age.
Nne na nna Victor Moses nwụrụ na mwakpo ndị omekome mere na Kaduna oge ọ dị naanị afọ 11
The tyrant dies and his rule is over, the martyr dies and his rule begins . - Soren Kierkegaard
Onye ọchịchị aka ike nwụrụ, ọchịchị ya adaa, onye nwụrụ n'ihi okwukwe ya nwụrụ, ọchịchị ya amalite - Asiren Kierkegaard
America said they will end the payment of 300milion dollar to Palestine for bringing in securities in their Land.
Amerika kwuru na ha ga-akwụsị ịkwụ ego a ruru nde dọla narị atọ makana Palistine ka na-anabata ọtụtụ ndị agha iyi egwu n'ala ha.
World Cup 2018: Croatia has knocked out England on the journey of lifting the world cup
World Cup 2018: Kroeshia agbapụla Ingland n'ụzọ njem ị bute ikombaụwa
he also begged that this lie should not make the people of Imo not to vote for AA in the governorship and state house of assembly elections.
Ọ rịọkwara ka akụkọ ụgha a ghara ime ndị ụmụ Imo gbajọọ itunyere pati AA na ntuliaka nke ọkwa gọvanọ nakwa ụlọomeiwu nke steeti.
The court has not responded to them on the date for the hearing in court but we want to look into the winners from court.
Ụlọikpe azabeghi ha iji kwu ụbọchị a ga-ebido ikpe a mana anyị chọrọ ịlebanye anya ndị zọtara ọchịchị n'aka ụlọikpe.
The man was caught with a human skull and other items in his possession.
A nwụchiri nwoke ahụ ebe o ji okpokoro isi mmadụ na ihe ndị ọzọ.
After Mohammad Idris, the presiding judge, pronounced a 12-year jail sentence and warders moved towards him with handcuffs, the Senate Chief Whip resorted to diplomacy.
Dịka Mohammad Idris mesịrị, ọkaikpe ahụ kpọpụtara, afọ iri na abụọ nke ịtụ mkpọrọ ma ndị nche mkpọrọ ahụ lutere ya na tụọ ya ịga n'aka, onyeisi Sịnetị maliteghachiri diplọma.
Masquerade is one of the Igbo culture
Mmanwụ bụ otu njirimara Ndigbo
These priests, including the ones located in the East, are those who instituted their own churches and many followers.
Ndị ụkọchukwu a, ganye ndị nke ụlọụka ha dị na mpaghara ọwụwa-anyanwụ, bụ ndị hibere ụlọụka nke ha, ma nwee ọtụtụ ndị na-abịa efe ofufe ebe ahụ.