English
stringlengths
0
7.15k
Igbo
stringlengths
0
11.1k
Currency fluctuation: Has dollar reduced close to naira?
Mgbanwe ego: Dọla ọdaala n'akụkụ Naịra?
A speeding commercial bus driver has killed three pupils at the abattoir end of Iworoko-Ekiti, Ekiti State.
Ọkwọ ụgbọala ndị njem nke na-agba ọnwụ ọnwụ egbuola ụmụakwụkwọ atọ na njedebe ụlọ ogbu anụ nke Iworoko-Ekiti, Steeti Ekiti
the ministry of finances said that, good account cannot be done in Nigeria without the budget.
Ndị ọkachamara n'ihe banyere akụnaụba obodo na-ekwu na Naịjirịa agaghị ahazi akụnauba obodo ọfụma ma ya bụrụ na bọjeetị a apụtaghị.
But the good number of male 'splashers' amidst us would bring the score down.
Mana ọtụtụ ụmụ nwoke n' ime anyị g-ebutu ọnụ ọgụgụ ahụ.
The Lagos State Minsitry of Environment has seized a British Broadcasting Corporation (BBC) journalist's equipment and removed all his evidences and used them as fugitive.
Ndị na ahụ maka gburugburu na Lagos Steeti bụ Lagos State Minsitry of Environment naraala onye nataakụkọ British Broadcasting Corporation (BBC) ngwa ọrụ ya wee wepụ ihe niile osetere ma were ya bụ ngwa ọrụ gbalaga.
The NBS report added, 'This was influenced by the reduction in the percentage increase of edibles, which soared by 13.17 percent in August as against 13.39 percent in July.
Akụkọ NBS gbakwụnyere, 'Nke a metụtara mbelata nke mbawanye pasent ihe oriri, nke gbagoro pasenti 13.17 n'Ọgọstụ dịka ọ dị iche na pasenti 13.39 e nwere na Julaị.
In Sport
N'egwuregwu,
The Golden Eaglets had played two matches in the ongoing tournament but Bichi is yet to feature in the competition.
Ndị Golden Eaglets emeela egwuregwu abụọ n'asọmpị a na-aga n'ihu mana Bichi apụtaghị na asọmpị ahụ.
Joe Achuzia: what you do not know about him
Joe Achuzia: Ihe ị na-amaghị maka ya
Days of visiting quacks are over and the people of Okija can now access quality healthcare using their ASHIA cards,' Onyemaechi said.
'Oge nleta adịgboroja a gaala aga, ndị Okija nwekwaa ike inweta ahụike dị mma n'iji kaadị ASHIA ha,' Onyemaechi kwuru.
Angela Johnson
3) Angela Johnson
They should be condemned completely.
Ha abụọ kwesịrị ka a jụ ha kpamkpam.
The security also stated that he is among the troublers in Bama, Konduga and Baga in Borno state and also Damaturu in Yobe state
Ndị nchekwa kwukwara na o so mkpa ike na Bama, Konduga, na Baga dị na Borno steetị nakwa Damaturu dị na Yobe steeti.
The club had then said they were not opposed to the player's desire to move but stressed that though he still had one season left on his existing contract, due process should be followed.
Otu egwuregwu bọọlụ a kwuru na ha anaghị ekwugide ebumnuche Ọgba bọọlụ a ịpụ mana ha na-ekwusi ike na n' agbanyeghi na ọ ka nwere otu oge egwuregwu fọrọ afọ na nkwekọrịta ọrụ ha nyere, e kwesiri iso ezigbo usoro.
I boarded a flight to my husband's office because of 'sex urge'.
E werela m ụgbọelu gakwuru di m n'ụlọọrụ ya maka 'konji'
Mohammed also said this in his meeting with the Federal government, Yobe government, the school, the parents, the security and governing council of Bursari where Dapchi is, in Damaturu today
Mohammed kwuputara nke a na nzukọ ya na ndị gọọmentị etiti, gọọmentị Yobe, ụlọakwụkwọ ahụ, ndị nne na nna, ndị nchekwa na ndị gọọmentị ọchịchị obodo Bursari ebe Dapchi dị, nwere na Damaturu taa.
Davido Arrests Girls Who Accused Him of Impregnating Them
Davido akpọchịela ụmụ nwanyị ndị boro ya ebubo na ọ tụwara ha ime.
Andra Day, an American singer and composer, lied down on the red carpet, telling people to look at his attire.
Andara Day bụ onye Amerịka na-agụ ma dee egwu, dina ala na red carpet, sị ndị mmadụ bịa lere uwe ya
However, analysts Sahara Reporters have spoken to and reports published by financial research firms, conclude that the increasedpressure on banks to lend much of their deposit, is negative for thefinance industry at this point.
N'agbanyeghị, ndị nnyocha Sahara Report agwala ma kọsaa akwụkwọ sitere n'ụlọ ọrụ nnyocha ego 'Financial Research Firm', kwubie na mmụba nke ụlọ akụ dị iche iche iji gbazinye ego, bụ ihe adịghị mma nye ụlọ ọrụ ego a n'oge a.
To paraphrase the historian, mathematician, journalist, Marxist, and progressive thinker, Edwin Madunagu, every political history has its significant dates, landmarks or turning points.
Iji kọwaa onye ọkọ akụkọ ihe mere eme, onye na-ahụ maka mgbakọ na mwepụ, odeakụkọ, Marxist na onye na-eche echiche ngamnihu, Edwin Madunagu, akụkọ ndọrọ ndọrọ ọchịchị ọ bụla nwere ụbọchị ndị dị ịrịba ama, akara ala ma ọ bụ ntụgharị.
Jane Ada is an Igbo indigene living in America who explains how she sees the different gods in Igbo land through her handiwork.
Jane Ada bụ nwafọ Igbo bi n'Amerịka ji aka ọrụ ya kọwaa etu o ji hụta ụfọdụ chi dị n'ala Igbo.
It's like all Nigerian stockbrokers offer the same thing.
Ọ di ka ndị ọre ahịa Naijiria niile na-enye otu ụdị ihe.
The BBC's efforts to reach the Nigerian embassy in Togo were unproductive as they did not answer their calls and messages sent via the Internet.
Mbọ BBC gbara ịnụta uche ụlọnnochiteanya Nigeria na mba Togo amịtaghị mkpụrụ dịka ha azaghị ekwenti ha na ozi e zigara ha site n'igbeozi ịntanet.
In order to avoid future occurrence of disasters in the state, there is a process for erecting buildings and that process requires that you must get government approval,' Chiobi noted.
'Iji zeere ihe ga-eme n'ọdịnihu na steeti ahụ, e nwere usoro maka iwu ụlọ ma usoro ahụ chọrọ ka i nweta nnabata gọọmentị,' Chiobi kwuru.
Capturing the video on her page, she said, 'New York Times Square, we did say worldwide release.'
N' iseta ihe onyonyo a na peeji ya, o kwuru, 'New York Times Square, anyị
Jokes aside, toilet use is in truth a political issue.
Egwuregwu laa azụ, ojiji ụlọ mposi bụ n' ezie okwu ndọrọndọrọ ọchịchị.
they will buy bag of salt, bag of soap that she will share to the neighbour when she returns to her abode
A ga-azụtara ya akpa nnu na akpa ncha nke ọ ga-eke ndị agbataobi ya ma ọ laruo ebe o bi.
He said until his appointment,Taura was the Assistant Director, Corps Inspection and Monitoring at the state Secretariat of the scheme adding that the new Coordinator had since assumed duty.
Ọ kwuru na tupu ahọpụta ya, Taura bụbu 'Asistant Director, Corps Inspection and Monitoring' na seketeriet nke amụma ahụ kwuokwa na onye nchịkọta ọhụrụ ebidola ọrụ kamgbe.
President Trump was said to have pressured his personal lawyer, Rudy Giuliani, Attorney General, Bill Barr and other parties outside his administration to influence politics in Washington.
Onyeisi ala Trump ka e kwuru na ọ manyela ọkaiwu nke aka ya, Rudy Giuliani, Ọkaiwu izugbe, Bill Barr, and ndị ọzọ n' anọghị n' ọchịchị ya ka ha nwe mmetụta nye ndọrọndọrọ ọchịchị na Washington.
Today, Nigeria and many organizations in the entire world such as; UNICEF, BBOG are remembering the fourth year of the kidnap of 276 Chibok students
N'ụbọchi taa, Naịjirịa na otu dị iche iche na mba ụwa niile dịka UNICEF, BBOG na-echeta afọ anọ atọrọ ụmụ akwụkwọ Chibok dị narị abụọ na iri asaa na isii.
Finally, he 'requested' that the sequel should not take too long in coming .
N'ikpeazụ, ọ 'rịọrọ' ka usoro ahụ ghara iwe ogologo oge.
Nauru is small
Nauru dị obere
She urged other councils and stakeholders in Abia to emulate Osisioma's example by providing skills training equipment to sustain the vision and ensure that corps members become job providers.
Ọ gwara okpuru ọchịchị ndị ọzọ na ndị niile o metụtara n' Abịa ka ha ñomie ụkpụrụ Osisiọma site iweta ngwa ọmụmụ nkà iji kwado ebumnuche a ma hụ na ndị ji otu afọ efe ala nna ha bụ ndị na-ekeputa ọrụ.
The king was in his farm when the kidnappers came on a motorcycle.
onyeeze ahụ nọ na ugbo ya mgbe ndị ntọ ahụ jị ọgbatumtum bịa ọgụ.
Meanwhile, one of the children of the poor 'Danfo' driver is registered in one of the public schools in the neighbourhood.
Ugbua, otu n' ime ụmụnne aka ogbenye ọkwọ ụgbọala Danfo denyere aha n' ụlọakwụkwọ ọha dị n' agbataobi.
The committees which include Steel as well as Treaties, Protocols and Agreements are to interface with the Minister of Mines and Steel Development.
Kọmitii nke gụnyere 'Steel' nakwa 'Treaties', 'Protocols' na Agreement' ka ha na Mịnịsta nke 'Mines and Steel' ga-arụkọ ọrụ ọnụ.
Nnamdi Kanu's wife has stated that since the military python dance, she has not seen her husband
Nwunye Nnamdi Kanu ekwuola na kemgbe ndị agha gbachara Egwu Eke, na ya ahụbeghị di ya.
I propose that accounts should be settled with Biafra .
M na-atụ alo na ekwesiri idozi akaụntụ dị na Biafra.
The story I would tell is this- Simone Biles
Akụkọ m ga-akarị nke a' - Simone Biles
Let me tell you a story about my uncle.
Ka m kọọrọ gị maka nwanne nna m nwoke.
The Vice-Chancellor of Abubakar Tafawa Balewa University (ATBU), Prof. Abdulazeez Muhammad Ahmad, who said the university was part of the late 1990s exploration campaign in the Kolmani River-II of the Gongola Sub-basin of North-East Nigeria said though SNEPCo earlier reported a non-commercial gas discovery in Kolmani, the school independently studied another well Nasara-1 as a PhD research and indicated the presence of oil in the well-sourced from lacustrine sediments.
Osote onye isi oche nke Mahadum Abubakar Tafawa Balewa (ATBU), ọkamụta. Abdulazeez Muhammad Ahmad, onye kwuru na mahadum ahụ n'akụkụ nke ngwụcha afọ 1990s na-eme nchọpụta na Osimiri Kolmani-II nke mpaghara Subgogo nke mpaghara ugwu nke ọdịda anyanwụ nke Naịjirịa kwuru. SNEPCo buru ụzọ kwuo na nchọpụta gas na-abụghị nke azụmahịa na Kolmani, ụlọ akwụkwọ ahụ nyochara ọfụma ọzọ Nasara-1 dị ka nyocha PhD ma gosipụta ọnụnọ mmanụ dị mma site na ụdị lacustrine.
If a child is born through this act, the villagers will carry him to the evil forest and banish the family of the child from the land
Ọ bụrụ na nwa pụta na mmekọ a, ndị obodo ahụ ga-eburu ya gawa n'ime ajọ ọhịa ma chụpụkwa ezinaụlọ nwa ahụ n'ala ahụ.
Anambra State Governor, Willie Obiano, who attended the event, commiserated with Amatu family, praying God to grant them the fortitude to bear the irreparable loss.
Gọvanọ steeti Anambra, Willie Obiano onye gara emume ahụ, kasịrị ezinaụlọ Amatu obi, rịọ Chukwu ka o nye ha amara idi onye nwụrụ
READ ALSO: Rape victim dies after being set alight on her way to court hearing
Gukwuazị: onye a wakporo n' ike nwụrụ ka a gbachara ọkụ n' ụzọ dị ka ọ na-aga ịnụ ikpe.
theme of the event.
Isiokwu emume ahụ
As it is now, the rich has taken it to be a healthy food, it is used to cook vegetable soup or mix it with pepper and drink with it.
Dịka ihe si aga ụgbụa, ndị ọgaranya ewerela ya mee ezi nri, ebe e ji ya esi nri ọpụrụiche dịka edikakong maọbụ gwọ ya na ose ma were ya anụ mmanya.
Nnabuihe explained that the land rejects the corpse of anyone that commits suicide
Nnabuihe kọwara na Ala na-ajụ ozu onyeọbụla gburu onwe ha.
All our effort in getting Joe Igbokwe over the phone to respond the words of Adegboruwa was not fruitful
Mgbọ niile anyị mere inweta Joe Igbokwe n'elu ekwenti maka ị sa okwụ a Adegboruwa kwuru amụpụtaghị mkpụrụ.
Beverly Osu, was he wrong to wear Catholic clothes?
Beverly Osu o mere ihe ọjọọ iyi uwe ndị Katọlik?
We saw everything in plain sight.
Anyị hụrụ ihe niile hoo haa.
The Ghana government has given a policy on how businesses should be conducted by Nigerians in their country.
Ndị ọchịchị Ghana e nyela iwu maka etu ndị Igbo na-ere ahịa ga-esi na-ere ahịa n'obodo ha.
Meanwhile, ALTON’s accounts of how the USSD usage by the banks began and the support of the Commission in allowing the banks to use the USSD platform to facilitate digital financial inclusion is also revealing in the document obtained by The Guardian.
Etu ọ dị, akaụntụ ALTON etu esi eji USSD site n'aka ndị ụlọakụ malitere na nkwado nke kọmịshọn n'inye ndị ụlọakụ ikike iji USSD wee kwalite ntinye ego dijital na-egosi n'akwụkwọ nke Guardian nwetara.
Turkish Airlines Denies Suspension Of Operations In Nigeria
Ụgbọ elu Turkey gọnarịrị ịkwụsị ọrụ na Naijiria.
Unknown people shut down Nigerian businesses in Ghana
Ndị amaghị ndị ha bụ kpochiri ọdọahịa ụmụ Najiria na Ghana
For the avoidance of doubt, here are the few things among many others that a businessman or woman thinks about before investing outside his country of birth:
iji wezụga obi abụọ, ebea bụ ihe ole na ole n'ime ndị ọzọ nwoke ma ọbụ nwaanyị ọbụla chọrọ ịzụahịa n'ala abụghị ebe a mụrụ ya:
That is more reason a woman has her limit when it comes to work and anything done beyond those limits it is considered an 'abomination'
Ya mere, o nwere ọrụ maọbụ ohere a mabidoro na nwaanyị enweghị ikike ya nke bụ na nwaanyị nupuru isi n'ihe ndị a 'mere arụ'.
Things that are against the Igbo people.
Ihe ndị ị na-ekwesịghị ime n'akụkụ onye Igbo
other stories that will interest you
Akụkọ ndị ọzọ ga-amasị gị
He also said the Nigerian Government would pay no concern to the ultimatum issued by a group of civil societies.
O kwukwara na gọọmentị Naịjirịa agaghị ege ntị na iwu ndị otu nkịtị nyere.
the shops are at the entry of the market.
Ọdọahịa nọ n'ọnụ okporoụzọ esi abanye n'ime ahịa.
Before the competition, Juventus' coach, Massimilliano Allegri said that he is not bothered if Ronaldo could not score a goal because he has scored at least 23 times in three competitions.
Tupu a gbaa asọmpi ahụ, onye nkuzi Juventus bụ Massimilliano Allegri, kwuru na ọ naghị eche ya na Ronaldo enyebeghi goolu agbanyeghi na ọ nwaala ihe ruru ugboro 23 n'ime asọmpi atọ ha gbarala.
Sometimes, he was seen spraying money in a pool, another time was when he was spraying on a Nollywood actor.
Ụfọdụ oge ka a hụrụ ya ebe ọ na-abọnye ego n'elu ọdọmmiri, oge ọzọ ka a hụrụ ya ebe ọ na-abọ otu onye Nollywood ego.
Lagos State government officials attacked the BBC journalist and seized his equipment.
Ndị ọrụ gọọmenti Lagos Steeti wakporo onyentaakụkọ BBC ma narakwa ya ngwa ọrụ ya n'ike.
Can you cook egusi soup?
Ịma esi ofe egwusi?
Breaking news: Serena is back again
Akụkọ kachasị n'ụtụtụ a: Serena awakela ọzọ
I do not know their father's whereabout- The mother of triplet
Amaghị m ebe nna ha nọ - Nwaanyị mụrụ ejima atọ
These are part of what of Enugu people are saying and are begging for government intervention towards unavailability of light
Nke a bụ ụfọdụ ihe ndị Enugu na-ekwu ma na-arịọ ka gọọmenti gbatara ha ọsọ enyemaka maka enweghị ọkụ latrịk.
Sowore was rearrested at the Federal High Court in Abuja on Friday by operatives of the Department of State Services less than 24 hours after he was released on bail after 125 days in detention.
Sowore bụ onye nke anwụchịgharịrị n'Ụlọikpe dị Elu nke Etiti n'Abuja site n'ọrụ ndị Ngalaba nke Ọrụ Steeti n'ihe erughị awa iriabụọ na anọ atọghapụrụ ya ka ụbọchị otu narị na iriabụọ na ise eji ya gasịrị
Banky W made his position known in a music video posted on his Instagram page with hashtag #BetterChallenge.
Banky W mere ka a mara nke a na vidiyo egwu o gosipụtara n' Ịnstagramụ nke ọ kpọrọ #BetterChallenge.
Interesting stories
Akụkọ ndị ga-amasị gị:
' — A Visit To The 'Racist' Shi Shi Chinese Restaurant In Lagos
- Nleta 'ndị na-akpa ókè' ebe ana ere ihe oriri ndị China Shi Shi dị na Legos
INVESTMENT SUMMIT TO HOLD IN NNEWI FEB 6, 7 TOO By Enoch Uzuegbunam
A GA ENWE ATỤMATỤ ITINYE EGO N'ỌRỤ NA NNEWI NA FEB 6, 7 KWA Site n'aka Enoch Uzuegbunam
Report reaching us said that gunmen have shot the campaign manager of Emeka Ihedioha, the governorship candidate under PDP Imo state.
Akụkọ na-eru anyị ntị ugbua na-ekwu na ndị oji egbe egbu agbaala onye na-achụrụ Emeka Ihedioha na-azọ ọkwa gọvanọ n'okpuru pati PDP n'Imo steeti nta vootu, egbe.
It is clear that the class perspective was missing from Tai Solarin's analysis and prediction.
O doro anya na echiche otu ahụ nyocha na ịkọ amụma Tai Solarin .
Referee Stuart Attwell played a good advantage after Moura was fouled to allow Eric Dier forward.
Refirii Stuart Attwell nyere ezigbo uru ka a kwaturu Moura iji mee ka Eric Dier gaa ihu.
Tiffany Haddish
Tiffany Haddish
In that country, it is compulsory to vote. More than 16 million people registered for voting
Na mba ahụ ọ bụ iwu na ị ga-atụrịrị vootu .Ihe karịrị mmadụ nde iri na isii denyere aha n'akwụkwọ maka ịtụ vootu.
Kashim Shettima
Kashim Shettima
Canada: Do you want to 'flee' to this country?
Canada: Ị chọrọ 'ịgbaga' mba a?
Audu ogbeh
Audu ogbeh
Nnamdi Kanu's wife: Buhari's government should release my husband
Nwunye Nnamdi Kanu: Gọọmenti Buhari tọhapụrụ m dim
CAN told Buhari that time has come to fight against anyone involved in corruption in Nigeria despite the personality
CAN gwara Buhari na oge eruola ị buso ndị niile na-etinye aka na mpu na aghụghọ agha n'ezie agbanyeghị onye ha bụ n'ala Naịjirịa.
SaharaReporters is live at Eagle Square, Abuja for the second term inauguration of President Muhammadu Buhari and Vice-President Yemi Osinbajo.
Ndị 'SaharaReporters' nọ ugbu a na 'Eagles Square', Abuja maka mmalite ọchịchị ugboro abụọ nke onyeisi ala Muhammadu Buhari na osote ya bụ Yemi Osinbajo.
Two Nigeria football team has been disqualified after an investigation carried out on their real age, as president Buhari had a meeting with some Nigerians who live in China.
Amapụla ndị ọgba bọọlụ Naịjirịa abụọ dịka e mechara nyocha afọ ha dị ebe onyeisiala Buhari na ndị Naịjirịa bi China nwere nzụkọ.
African salad is gotten from cassava root
E si n'akpụ enweta abacha
Ancient tribal mark.
Ichi e gburu mgbe gboo
Nyesom Wike, Governor of Rivers State, has taken a potentially unassailable lead in the March 9 governorship election contest in the state.
Nyesom Wike, Gọvanọ nke Rivers steeti eburula ụzọ na asọmpi ntuli aka ọchịchị gọvanọ na March 9 na steeti ahụ.
While the child of the poor driver comes to school barefooted and in completely worn out school uniform, his classmate is brought to school every morning by a chauffeur-driven car.
Ka nwa ogbenye ọkwọ ụgbọala na-agba ụkwụ nkịtị mana na-eyi ákwà akwụkwọ ñachasịrị añacha abịa akwụkwọ, a na-eji ụgbọala ọkwọ ụgbọala na-anya ebute nwa klas ya akwụkwọ kwa ụtụtụ ọbụla.
I have to watch what I say.
Ekwesiri m ịkpachara anya n' ihe na-ekwu.
Federal Road Safety Corps to step up its awareness campaigns to achieve accident free yuletide in the State.
Ndị ọrụ nchekwa ụzọ ga-ebuli mkpọsa mgbasa ozi ha iji nwee ekeresimesi na-enweghi ọghọm na steeti.
Earlier reports that a cargo door blew out are not entirely unfounded.
mkpesa nke gboo kwuru na ụzọ ebe ibu dị fepụrụ abụghị eziokwu
@ab_akam said that he was baffled as Garba Shehu would file a complaint because Atiku and Obasanjo resolved their dispute.
@ab_akam kwuru na ọ gbagọjuru ya anya ka Garba Shehu ga-esi naedepụta akwụkwọ makana Atiku na Obasanjo kpeziri esemokwu ha.
those living in Ikosi,Isheri orKetu in Lagos state, perceives unpleasant smell especially from the place been mapped out for refuse dump called Olososun dump site in ojota.
Ndị bịrị na mpaghara Ikosi, Isheri ma ọ bụ Ketu na Lagos steetị na-aṅụ ajọ ịsị si n'ebe ndị gọọmentị na-aga itufu ahịhịa a kpọrọ Olososun dumpsite n'Ojota.
Ebuka: Prince William and I are friends
Ebuka: Mụ na Prince William bụ enyi
Some of these food are what people get from their farms or buy cheap in the market because they are not on great demand.
Ọtụtụ nri ndị a bụ nri ndị mmadụ na-enwetara onwe ha n'ugbo ha maọbụ zụta ọnụ ala n'ime ahịa n'ihi na ndị na-achọ ha adịghị ọtụtụ.
Solomon Amatu said that his mother was non believer and became a Christian convert in 1962 to Christ Apostolic Church (CAC) as a result of miraculous healing of her husband when he was down, bedridden after attending a crusade.
Solomon Amatu kwuru na nne ya bụ onye ekweghị ekwe ma mechaa bụrụ onye nke Kraịstị n'afọ 1962 nye ezinaụlọ Christ Apostolic Church (CAC) nke ọgwụgwọ nsọ nke ebilighị n'akwa di ya butere, ka emechara ọgbakọ ozi ọma
21 Gun Salute Is About To Commence, Onlookers Are Advised Not To Panic
Ọnụ egbe iri abụọ na otu iji kele ya ga-amalite ịda, a dụrụ ndị na-ele anya ọdụ ka ha ghara ịtụ ụjọ
Like Nnabuihe explained, excommunication of that person is in older to save his children and family.
Dịka Nnabụihe jiri kọwa, nsụpụ onye a bụ maka ịzọ isi ụmụ ya nakwa ezinaụlọ ya.
During games
N'egwuregwu
Nigeria south east governors complained bitterly, the situation of things in the Akanu Ibiam airport Enugu.
Gọvanọ ndị si mpaghara ọwụwa-anyanwụ Naịjirịa na-akwa arịrị maka ọnọdụ ọdọ ụgbọelu Akanu Ibiam dị n'enugwu nọ na ya ugbua.