English
stringlengths
0
7.15k
Igbo
stringlengths
0
11.1k
Boko Haram has killed more than 2000 people while they have chased up to one milion people in parts of Nigeria, Chad since they started in 2009
Boko Haram egbuola ihe karịrị mmadụ puku iri abụọ ebe ha chụpụrụ mmadụ ruru nde na mpaghara Naịjirịa, Chadị kamgbe ha malitere n'afọ 2009.
During the operation, one policeman on duty was shot dead and his rifle carted away.
Ka a na-eme ihe a e gburu otu onye uwe ojii ma buru egbe ya.
Are you now cleared?
Ugbua odoola gị anya?
The Chief Messenger.
Onyeisi njeozi.
The woman who was arrested has been released but the NAPTIP took the baby from her and handed over to the motherless babies of Federal Ministry FCT.
Nwaanyị ahụ anwụchirị enwerela onwe ya mana NAPTIP nara ya nwa ahụ nyefee n'aka ngalaba na-ahụ maka ọdịmma ụmụaka ana-emegbu emegbu nke Federal Mịnịstrị FCT.
A cattle herder has cut-off a girl's head in Ekiti.
Onye ọchịehi ebepụla isi nwaagbọghọ n'Ekiti
One dead, two injured in road crash on Lagos-Abeokuta expressway
Otu anwụọla, abụọ meruru ahụ n' ihe mberede okporo ụzọ mere n' ụzọ awara awara Legosi-Abeokuta.
Fire Burns 12 Corpses Inside Obafemi Awolowo University Morgue
Ọkụ gbara ozu 12 n' ime ebe ndebe ozu Obafemi Awolowo University
According to the bureau, the rise in the food index was caused by increases in prices of oils and fats, meat, bread and cereals, potatoes, yam, and other tubers and fish.
Dịka ụlọ ọrụ ahụ si kwuo, ịrị elu nri rịrị bụ mmụba/mbawanye nke ọnụahịa mmanụ na abụba, anụ, achịcha na ọka, nduku, ji, azụ na ihe ndị ọzọ kpatara ya.
see what Uchechi Kanu, Nnamdi Kanu's said about her husband, IPOB and Federal state
Lee ihe ndi Uchechi Kano, bụ nwunye Nnamdi Kanu kwuru gbasara di ya, IPOB na gomeenti etiti.
Patron of Green House, which took overall 1st position in the field/track events, Mr Paul Okpala Akuluono pleaded with state government to harness sports talents from school children.
Onye nlekọta Ụlọ nke Akwụkwọ ndụ, nke gbara ndị nke mbụ n'emume ama egwuregwu/ọwara, Maazị Paul Okpala Akuluono rịọrọ gọọmentị nke steeti ka ha nwapụta onyinye amara nke egwuregwu n'ebe ụmụ akwụkwọ nọ.
About eighty eight thousand children might die in farmine.
Ụmụaka ruru puku 88 nwere ike ịnwụ n'oke agụụ
He particularly made a reference to Eti-Osa Constituency 1, which recorded a four per cent voter turnout — a development he described as unprecedented.
Ọ rụtụrụ mpaghara Eti-Osa 1 aka karịsịa, nke nwere ntụgharịpụta pesent anọ ndị na-atụ votu---- mpụtara nke ọ kọwara dị ka ihe enwebeghi ụdị.
Men grow old means that many still die from that illness.
Ụmụnwoke na-aka nka pụtakwara na ọtụtụ ka na-enweta mana anwụ site n'ọrịa ahụ.
But the things that can make you different are in-depth customer service, things that sometimes, as a stockbroker, you take more time to research on.
Mana ihe ndị ga-eme gị ka ị dị iche bụ ọrụ onye ahịa miri emi, ihe ndị bụ mgbe ụfọdụ, dị ka ọre ahịa, i wepụta oge ịchọcha maka ya.
MURIC charged the Ministry of Information and Culture to move swiftly against BBNaija before moral debauchery becomes Nigeria's middle name.
MURIC boro ndị Minista Ozi na Omenala ebubo ime ngwangwa megide BB Naija tupu omume rụrụ arụ a a bụrụ ihe e ji mara ndị Naịjirịa.
Jacob said that the centre had taught the corps members how to produce many items that could enhance their economy and contribute to the nation's socio-economic development.
Jacob kwuru na ebe ọmụmụ ihe a akụzierela ndị ji otu afọ efe ala nna ha ka e si emepụta ọtụtụ ihe nwere ike ibulite akụnụba ha ma nye aka na mmepe akụnụba na mmekọrịta nke ala anyị.
How can a Federal Government struggling to fund its 43 universities be on an adventure of establishing more ?
Kedụ ka gọọmentị si na-adọga ịkwado mahadum iri anọ na atọ ya ga-enwe obi ụtọ maka ịmalite ọzọ ?#
@SharmySamuel explained Nigeria's position in the tournament
@SharmySamuel kọwara ebe Naijirịa nọrọ ugbua n'asọmpị a.
That is to say that anybody with genotype of AS is a 'carrier' whereas an SS is an infected person
Yabụ na onye nwere agbọ ọbara AS bụ onye Bekee kpọrọ 'Carrier', ka onye nwere nke SS bụ onye bu ọrịa.
And once you can't ensure justice and fair play, there is no way you can stop the concomitant disquiet.
Ozugbo oge ndị ọchịchị weghara ikike akụ na ụba nke steeti, ọ nweghị ụzọ anyị ga-esi hụ na ekpere ikpe ziri ezi na egwuregwu ziri ezi, ọ nweghị ụzọ ị ga-esi kwụsị ọgbahara .
Court asked Abaribe to bring out Nnamdi Kanu
Ụlọikpe sị Abaribe kpọpụta Nnamdi Kanu
The news said that the woman's heart began to beat faster when they got to the hospital
Akụkọ kwuru na mgbe o ruru na ya bụ ụlọọgwụ na obi bidoro ịkụsị nwaanyị ahụ ike.
Gassama showed the license granted to him
Gassam zikọrọ akwụkị̀ọ ikike enyere ya
Reno Omokiri,special adviser to the president said that Yusuf Buhari had compassion on the Dapchi abducted children
Onye enyemaka pụrụiche nke Jonathan bụ Reno Omokiri kwuru na nwa Buhari bụ Yusuf Buhari nwere mgbuchi karịa ụmụaka Dapchi.
Danai Gurira the actor of Black Panther and Walking Dead showed a tattoo on the side of his head
Danai Gurira mere ihe nkiri Black Panther na Walking Dead gosiri ihe eserese n' akụkụ isi ya
Some people point out Atiku's victory in the PDP's primary elections in October 7.
Ụfọdụ mmadụ na-ekwu ihe mmeri Atiku na ntuliaka imeụlọ PDP mere n'ụbọchị October 7 pụtara.
People will still come, enjoy, and may even give you gifts, but it is mostly not seen as obligatory.
Ndị mmadụ ka ga-abịa, ñụrịa, ma ọbụna nwe ike inye gị onyinye, mana anaghị ahụ ya na ka iwu.
oil is been detached from it.
A na-apịpụtakwa ya mmanụ
Mr Chukwuowo Jerry, 18 years, representing Enugu in the Bible contest emerged first and thanked God for the grace to have emerged as winner.
Maazị Chukwuowo Jerry, afọ 18, na-anọchiteanya Enugu na asọmpi Baịbụl a gbara onye nke mbụ ma kele Chukwu maka amara ibu onye mmeri.
Victory was eventually sealed in the 63rd minute when Samuel Kalu fired Nigeria in front.
E mechara nweta mmeri na nkeji 63 mgbe Samuel Kalu gbagburu ndị Naịjiria.
``She lived a life of prayer, selfless service, high sense of responsibility and charity, humility, hard work, tenacity and doggedness.
o biri ndụ ekpere, ozi onye achọghị naanị ọdị mma ya, na ọrụ ebere, mweda n'ala, ịrụsi ọrụ ike, ịkwudosike na ịke ọrụ.
Your family?
Ezinaụlọ gị?
During his time at the club, he oversaw a disastrous run of form that saw his side go seven games without a win for the first time since 1992.
N'oge ọ nọ na klọb ahụ, ọ lekọtara usoro dị egwu nke mere ka otu ya gaa egwuregwu asaa na-enweghị mmeri ọbụla na nke mbụ kemgbe 1992.
His mistress' name was Oreoluwa John, while her mother's name was Adejoke John.
Aha nne ya ukwu bu Oreoluwa John, ebe nke nne ya bu Adejoke John.
In this special report, Ekwi Ajide takes a look at the reasons why doctors advocate exclusive breast feeding for the first six months.
N'akukọ a, Ekwi Ajide lebara anya n'ihe mere ndị dịbịa bekee ji akwado ichụ naani mmiri ara ruo ọnwa isii
South Korea is confused
Uwa a gbaa Saút Korea gharí
the president will be travelling tomorrow to America.
Onyeisiala Buhari ga-aga Amerịka echi
Super Falcons have passed the second round with the help of Thailand.
Super Falcons agafeela agba nke abụọ ka Thailand tunyere ha azụ
Abubakar, a PDP presidential candidate said this yesterday in a debate called 'The candidates'
Abubakar na-azọ ọkwa onyeisiala Naịjirịa n'okpuru PDP kwuru nke a ụnyaaahụ na ogige mkaparịtaụka akpọrọ 'The Candidates'.
it can be helpful if you know how to use it.
ọ nwere ike inye aka ma I jizie ya,
Child trafficking is not a thing not known in Eastern Nigeria.
Ịtụ mgbere ụmụaka abụghị ihe amaghị maka na mpaghara Ọwụwa Anyanwụ Naịjirịa.
They have the final say in every decision
Ha bụ ekwucha ọgwụ n'okwu ọbụla
Isa Yuguda
Isa Yuguda
I commend the leadership of the Nigerian Bar Association for its prompt response to the court invasion by the DSS.
Ana m aja ndị isi 'Nigerian Bar Association' mma maka ịzaghachi ngwa ngwa na mwakpo ndị DSS wakporo ụlọikpe.
Everyone could see from the viral video that when the arresting officer got up people where asking him: who are you? Who are you? But the officer refused to respond to the posers.
Onye ọbụla ga-ahụ site n'onyoonyo na-ewu ewu na mgbe onye ọrụ mkpụrụ ahụ biliri, ndị mmadụ na-ajụ ya: onye ka ị bụ? onye ka ị bụ? ma onye ọrụ ahụ azaghị ihe ọbụla
We must not forget the reverberating cry of Ernesto Che Guevera to wit 'If you tremble with indignation at every injustice then you are a comrade of mine'
Anyị agaghị echezọ mkpu ákwá Ernesto Che Guevera na 'Ọ bụrụ na ị wee iwe n'ihi ikpe na-ezighị ezi ọbụla, ị bụ onye otu m'.
11, at Primary Healthcare Centre (PHC), Akpo, Aguata Local Government Area (LGA).
n'Ụlọ ahụike nke Nta, dị n'Akpo, okpuru ọchịchị nke Agụata
Teach them how to swim.
Kuziere ha etu e si egwu mmiri
How to use chocolate and vegetables to dismissbrain problems
Etu ị ga-esi jiri chocolate na-akwụkwọ nri chụọ nsogbu ụbụrụisi
In his remark, Philip Balepo, a veteran journalist, said Rojenny deserved a golden place in the history of Nigerian sports because of what he had done for the Nigerian youth.
N' okwu ya, Philip Balepo, onye ọrụ nta akụkọ pụrụ iche, kwuru na Rojenny kwesiri inye ọnọdụ pụrụ iche n' akụkọ ihe mere eme n' egwuregwu Naijiria n' ihi ihe ọ merela ndị ntoroọbịa.
it is after this ceremony that the youths will carry the person's corpse to the evil forest
Ọ bụ mgbe e mechara emume a ka ndị ntorobịa ga-eburu ozu onye ahụ gawa ajọ ọhịa.
Uche Nwosu defected from APC to AA to contest for Imo State governorship.
Uche Nwosu si APC banye otu AA iji zọọ ọkwa gọvanọ n'Owere Imo steeti
Masquereds also come out to make the people happy by dancing
Mmanwụ nwekwara oge ọ na-apụta iji mee ndị obodo obi aṅụrị site na ịụ̀ba egwu.
My colleague at African Liberty, Alexander Hammond, has done incredible work on global human progress for the Cato Institute.
Onye ọrụ ibe m na ntọghapụ ndị Afrika, Alexander Hammond, arụwo ọrụ dị egwu na ọganihu mmadụ na ụwa maka ụlọ akwụkwọ Cato.
He stated that the summon will not hinder anything about his position on what will happen in 2019 election
O kwuru na oku a kpọrọ ya agaghị egbochi ihe ọbụla gbasara ọnọdụ ya maka ihe ga-eme na ntuliaka 2019.
In 2018 alone, CBN sold a total of N22.4trn ($62bn) worth of OMO securities ostensibly to 'mop up' excess liquidity.
Na 2018 naanị, CBN rere ọnụego N22.4trn ($ 62bn) nke nchekwa ego OMO ka ọ ga - eme ka ọ 'wụfuo mmiri.
every pretense of combating corruption or achieving anything. His
ihe nzobe ọbụla nke ibu agha megide mpụ ma ọbụ ịrụpụta ihe ọbụla. Ya
Bringing your health experience is something that is commendable and we are enjoying that your experience already,' he noted.
'Iwetara ahụmịhe ahụike gị bụ ihe kwesiri ịja mma na anyị na-ekpori ndụ n' ahụmịhe gị ugbua,' o kwuru.
BBNaija has alienated our youth from the elders.
BBNaija kewapụrụ ndị ntorobịa anyị n'ebe ndị okenye nọ.
Police from the Northern California has said that an armed woman injured three people in YouTube headquarters before committing suicide.
Ndị uweoji na mpaghara ugwu California ekwuola n'otu nwaanyị bu egbe emerụọla mmadụ atọ ahụ n'isiụlọọrụ na-emepụta ihe onoyonyo a kpọrọ Youtube tupu o gbuo onwe ya.
Denis Furtado will be prosecuted for murder for this
A ga-ekpe Denis Furtado ikpe ọchụ maka nke a.
It is on record that when the DSS earlier insisted on validating the sureties to Sowore's bail, Justice m Ojukwu asked the counsel to the DSS if the agency was running a parallel court.
Ọ bụ na ndekọ na mgbe ndị DSS kwusiri ike na nkwado nke ịgba akwụkwọ Sowore ebubo, Justice M. Ojukwu jụrụ ndụmọdụ DSS ma ọ bụrụ na ụlọ ọrụ ahụ na-arụ ọrụ ụlọ ọrụ ọzọ yiri ya.
Among the participated groups, four out of fifteen persons mentioned, might win the award of 'Best African woman player' in 2018
N'ime otu a sokwa gaa, a kpọrọ aha mmadụ anọ n'ime mmadụ 15 nwere ike inweta ihe nrite 'Nwaanyị kacha agba n'Afrịka' nke 2018.
Finally, as Senator Kalu goes to prison, the cases against Femi Fani-Kayode, Patience Jonathan and Tinubu should be expedited. If convicted, they should be made to refund all monies accumulated through corrupt means and made to enjoy a couple of years in jail. That is the real first step to purge the Nigerian system of endemic corruption.
N'ikpeazụ, ka SInetọ Kalụ jere mkpọrọ, okwu megidere Femi Fani-Kayode, Patience Jonathan na Tinubu ka aga elebanye anya. Ọ bụrụ na ikpe maa ha, ha ga-akwụ ego niile ha weere n'ụzọ ezighị ezi ma tinye ha n'ụlọ mkpọrọ afọ ole na ole. Nkea bụ ụzọ mbụ iji wepụ mpụ na Naịjirịa
I will tell Buhari to sack Ngige- Oshiomole
Aga m agwa Buhari chụpụ Ngige - Oshiomole
Kano is centre of commerce, but if Kano does not become centre of e-commerce, it will disappear because technology is the future.
Kano bụ isi azụmahịa, ma ọ bụrụ na Kano abụghị isi azụmahịa nke kọmputa, ọ ga-akwụsị makana teknọlọjị bụ ọdịnihu.
As soon as your putting on what we call' bum short', that when we know you have belonged.
I yitekwaraala ihe ndị Bekee kpọrọ 'bum short', anyi amara n'iso na ihe a na-eme.
Sade Adu’s Child Completes Transition From Female To Male
Nwa Sade Adu emezuola mgbanwe ya site na nwaanyị wee ghọrọ nwoke
Commonwealth: seven things you do not about it
Commonwealth: Ihe asaa ị na maghị maka ya
With over 11 research papers and other presentation by industry players focusing on 'Nigeria's Frontier Basins: Vehicle for Reserve Growth through R&D', the stakeholders noted that exploring the frontier basins remain timely, considering that the relevance crude oil dwindles as the international communities shift from oil.
N'ihe karịrị akwụkwọ nyocha 11 na ihe ngosi ndị ọzọ nke ndị ọrụ ụlọ ọrụ na-elekwasị anya na 'Frontier Basins nke Naịjirịa: ụgbọ ala maka uto for site na R&D', ndị metụtara ndị ahụ kwuru na nyocha mmanụ a ka na-agafe n'oge, na-eche na mkpa mmanụ dị na-adalata ka mba ụwa niile na-agbahapụ mmanụ.
The President General, Uruagu Community, Mr Charles Nwoye praised the giant strides of Gov. Obiano.
Onyeisi obodo Uruagu, Maazị Charles Nwoye toro Gov. Obiano.
Still smarting from our victory in the fight for the restoration of the union at Uniben — following the unconstitutional ban on student union activities in the wake of the nationwide protests sparked by the murder of four Ahmadu Bello University students by anti-riot policemen precipitately called to quell a peaceful protest (Professor Ango Abdullahi, the vice chancellor, would further outrage the nation by announcing that 'only four students died' as if one were not too many) — Professor Grace Alele-Williams sought to pacify her campus for General Babangida, the reigning military dictator, by issuing intolerable election guidelines.
Ka ọ ka na-eri ahụ ụfụ mmeri anyị meriri n' agha inweghachi òtù ụmụ akwụkwọs n' Uniben-- ka a machiri emume òtù ụmụ akwụkwọ n' ụzọ n' adanyeghi n' iwu ka e mechara ngagharị iwe n' ala anyị gburugburu nke ogbugbu ndị uweojii mgbochi ngagharị iwe a kpọrọ ka kwụsị ngagharị iwe udo gburu ụmụ akwụkwọ anọ nke Mahadum Ahmadu Bello (Ọkammụta Ango Abdullahi, vaịs chanselọ, gara n' ihu kpalite iwe ndị mmadụ site n' ikwuputa na 'sọọsọ ụmụ akwụkwọ anọ nwụrụ' ka a ga-asị n' ótù abaghị nnukwu ụba)--- Ọkammụta Grace Alele-Williams chọrọ imedara Onyeisi agha Babangida, onye agha na-achị ọchịchị aka ike, obi ụlọakwụkwọ ya, site n' inye usoro ntụli aka adịghị nnagide.
Irinyemi stated that the Sowore Scholarship Foundation, which had helped many parents in the state to send their children to school, has been stopped since he was arrested and detained by the DSS.
Irinyemi kwuru na Ntọala nke Agụmaakwụkwọ efu nke Sowore nke nyerela ọtụtụ nne na nna aka izije ụmụ ha akwụkwọ, akwụsịla kamgbe akpụụrụ ma jide ya site n'aka ndị DSS
she will do a lot of things that involve money.
Ọ ga-eme ọtụtụ ihe e ji ego eme.
Nigeria is now become the leader of Group E in the 2019 African Cup of Nations qualifying competition.
Naịjirịa abụrụla ndị nọ n'isi Group E n'asompi eji amara ndị ga-etozu ịga iko mba Afịrịka nke Bekee kpọrọ African Cup of Nations nke 2019.
The Presidency has denied and said that the news that the government wants to Justice Onnoghen is fake.
Ụlọọrụ onyeisala agọọla sị na akụkọ na gọọmentị chọrọ ịnwụchi ọkaikpe ukwu Naijiria bụ Jọstis Onnoghen bụ akụkọ ụgha.
Will you have the ancient time type of circumcision?
I ga-egbu ụdịrị ichi a egburu mgbe gboo?
Atiku and the Senate President, Bukola Saraki, went for the two day's journey to that country where, like Atiku explained, he, government officials of that country and business people had a meeting.
Atiku na onyeisi Ụlọomeiwu Naijiria bụ Bukola Saraki soro mee njem abalị abụọ na mba ahụ ebe dịka Atiku siri kọwa, ya ndị ọrụ gọọmenti mba ahụ na ndị ojiegoachụego nwere ọgbakọ.
He said that the children have no reason to be there but that they are future Nigerians.
O kwuru na ụmụaka enweghi ihe ha mere ha jiri nọrọ ebe ahụ mana ha bụ ọdịnaihu ala Naịjirịa.
It is now acceptable that the person who collected all those money at the wake did not even go home for the funeral.
A na-anabatazị na onye ahụ nke nakọrọ ego niile a na nlafo chi ejeghi ụlọ ma ọlị maka ya bụ akwamozu.
Processes involved in tribal mark.
Etu e siri egbuichi
The accounts of what took place in those turbulent days are as varied as there are ethnic groups in Nigeria.
Ihe ndekọ ndị mere n'ụbọchị ọgbaghara ahụ dịgasị iche iche dịka esi nwee agbụrụ dị iche iche na Naịjirịa.
What will bring peace to Nigeria is not guns and bullets .
Ihe ga enweta udo na Naịjịrịa abụghị egbe na mgbo.
The office you are in is the headquarters of our transport business.
Ụlọ ọrụ ị nọ n' ime ya bụ isi ụlọ ọrụ azụmahịa njem anyị.
He also said that they came from a brand new direction.
Ma kwukwa na ha si ụzọ ọzọ bata.
Plateau: 'they killed my mother, my father, my wife and my children'
Plateau: 'Ha gburu nne m, nna m, nwunye m na ụmụ m'
A man who claimed to be her father came to the school to apologise on her behalf but we found out that he is not her father .
Otu nwoke nke kwuru na ya bụ nna ya bịara ụlọ akwụkwọ ịrịọ mgbaghara mana anyị chọpụtara na ọ bụghị nna ya.
Buhari promised to employ but NBS explains that hundred million people are unemployed.
Buhari kwere nkwa na ọ ga enye orụ, mana NBS na akọwa na mmadụ nde narị enweghị ọrụ.
In the 2008 research statistics of the World Health Organization (WHO), it was found that out of one hundred and sixty-nine persons, 11.2 percentage of the population are High Blood Pressure Nigerian patients while, 2.7 percent are Nigerian diabetes patients.
Na nchọpụta ngalaba na-ahụ maka ahụike na mba ụwa bụ WHO n'aha ịchafụ mere n'afọ 2008, ndị Naijiria pasenti 11.2 n'ime nde 169 bụ ndị nwere ọbara mgbalielụ ebe pasenti 2.7 nwere ọrịa shuga.
This shows that she left the tournament because of their family.
Nke na-egosi na ọ bụ maka ezinaulo ha ka o jiri rapụ asọmpị a.
In a country where the military had hijacked and centralized the control of economic resources and political power by, for example, arrogating to itself the authority to create local governments as well as placing itself in the position of chief dispenser of funds based on its own criteria, including population, land mass, number of local governments, derivation principle, etc.
N'obodo ebe ndị agha weghaara ma tinye isi na ikike nchịkwa akụ na ụba na ike ndọrọ ndọrọ ọchịchị site, n'ọmụmatụ, inye onwe ya ikike imepụta ọchịchị gọọmentị ime obodo yana itinye onwe ya n'ọnọdụ onye isi na-ekesa ego site na njirisi nke ya, gụnyere ọnụ ọgụgụ nke gọọmentị mpaghara inweta ụkpụrụ, ọnụ ọgụgụ nke ọchịchị ime obodo dgz.
In a statement, Yeovil said: 'We are aware that there are allegations that racist comments were made in the crowd and this allegation will be a key part of any investigation.
Na nkwupụta, Yeovil kwuru, “Anyị maara na e nwere ebubo na e kwuru okwu ịkpa ókè agbụrụ n'igwe mmadụ ma ebubo a ga-abụ ihe dị mkpa na nyocha ọbụla.
Okika said that Eri is the ancestoral father of the Igbo race from the tribe of Isreal, fifth son of Gad the seventh son of Jacob.
Okika sị na Eri bụ nna ala Igbo niile si ala Israel mapụta bụ ọkpara nke ise Gad bụ nwa asaa nke Jacob.
It is on account of the differences within the Left that I have insisted, in the last two years, on the production and dissemination of a People's Manifesto.
Ọ bụ n'ihi ọdịiche dị na ekpe a ka m siri ọnwụ na, n'ime afọ abụọ gara aga, na nrụpụta na mgbasa nke Manifesto nke Ndị mmadụ.
It is no surprise to us or the general public, who are now used to the DSS' novelties of historical records of numerous lies m intended to create a false or misleading impression.
Ọ bụghị ihe ịtụnanya nye anyị ma ọ bụ ọha na eze, bụ ndị maara akụkọ ndị DSS nke nwere ọtụtụ akụkọ ụgha iji mepụta echiche ụgha ma ọ bụ nke na-eduhie eduhie.
he also said that the news stated that the policemen arrested one woman which was caught in December carrying a new born baby
O kwukwara na akụkọ kwuru na ndị ụweojii nwụchiri otu nwaanyị enwudere na Dịsemba kụ nwa amụrụ ọhụrụ.
Danai Gurira from Zimbabwe acted as older Dora Milaje in this movie.
Danai Gurira bụ nwa afọ Zimbabwe mere ka Okoye Dora Milaje n'ime ihe nkiri a
“So sometimes, print media feels compelled to compete with the electronic media and this is a great mistake because there is a reputation, there is an expectation and you should not be embarrassed to show yourself superior to a medium which is accessible to the lowest, the very dregs of society.”
"Ya mere ọtụtụ oge, ụlọ mgbasa ozi nke na-ebi akwụkwọ na-agba mbọ ịsọrịta mpi nye mgbasa ozi nke ikuku ma nkea ekwesighị maka na enwere ugwu, enwere ihe ịtụanya ma ọ gaghị ewute gị iwepụta onwe gị dịka onye dị ukwu karịa nke nta nke pụrụ iru onye nta aka, nsogbu nke obodo."
Mr. Michael Akinwale is the General Manager of Rally Trade, an international online broker.
Maazị Michael Akinwale bụ onye njikwa ọhụụ na Rally Trade, onye na-ere ahịa ntanetị mba ofesi.