IgboSenti-BBC / Igbosenti-BBC.csv
Ifyokoh's picture
upload data
ca5ac93 verified
Sentence,label
Onyeisi nduweojii na Kenya agbaala arkwaghm,Negative
"Okwu Nnamdi Kanu bụ okwu nwereonwe, ọ bụghị okwu nchekwa - Aloy Ejimakor",Neutral
Africa Eye: Etu e si ebo ndagadebubo amosu iji napha ala ha,Negative
ra nda na-enweta site na mmirijọọ,Negative
Ndmmadna-akpachapanyn'ihi na anynwerera 'Sickle Cell anaemia',Negative
Lee ihe bMenopausemnwoke a kpr'Andropause',Neutral
gwopekatampe: Ihe mere gọọmentagaghakwnwu ndị ọrego ole ha chr- Onyejeocha,Negative
"Etu ụlọelu ogogo ise si daa n'ụlọakwụkwọ DMGS dị n'Onitsha, Anambra Steeti",Negative
"""Junior Pope anwụchaala tupu a gụpụta ya na mmiri""",Negative
Ihe mere m jiri buru ngwa aha m site n'ala Igbo gawa Legs - Cubana Chiefpriest,Neutral
"Ihe mere m ga saa ara m - Eniola, nwaagbọghọ sara ara ya",Negative
"Agụrụ, mmanụ ụgbọala, dọla na ụzọ ndị ọzo ọchịchị Tinubu n'otu afọ siri metụta ndị Naịjirịa",Negative
"""Ọchịchị onyekwuouche ya ka dị ndụ n'Afrịka"" - Goodluck Jonathan",Positive
Akwamozu nne Obi Cubana gbanwere ndm - Anyidons,Positive
Etu m si tụọ ime mụọ nwa na-agbanyeghira PCOS - Stephanie Coker Aderinokun,Positive
Egwuruegwu Invictus na-egosi m nabghnanm so,Positive
"""Ọ dịghịrị m mfe ibido ihe ịkpa ọchị"" - Neekah Uwayah",Neutral
Afise agaala kemgbe etiri mkpu mmetọ ụmnwaanyna mba Sierra Leone.gbanweela?,Negative
"Akwa m na-eyi eme ejije ka D Law tọrọ m atọ, ọ karịala afọ 30' - Layiwasabi",Positive
NwaanyNnewi: Etu nne m ochie siri kpalite m imeskit,Positive
Ihe ndị ị ga-eme nara nwereike itinye gna nga,Neutral
Climate Change: Ihe i kwesrị ịma maka oke okpomoka dugbua - NiMet,Neutral
Tuberculosis symptoms: Etu m si rarakwaranta afiri na anna-achptagh- Janet,Negative
Cost of living: Etu mna ezinalm si echere oge ugbuandsiri ike na Najira,Negative
Africa Eye: Etu otu nwaanysi jiri Whatsapp zọọ ndnda trat,Positive
Bosun Tijani: GọọmentNajira anaghamachi Kripto - Mnsta mgbasaozi na aknauba dijitaal,Neutral
Aba Power Plant: Etu ndAba ga na-akwụ ụgwọ ọk,Positive
A sna ise onyonyo ndotiegwu bụ ọrụ ụmnwoke mana eji m ya aracha pịọm - Director Pink,Positive
"Ụlọelu ọzọ adakwala n'Ọnịcha, otu onye nwereike ka tọrọ n'ime ya",Negative
"Onitsha building collaspe: ""Amaghị m na ụlọ anyị nọ n'ime ya na-ada ada ruo mgbe m hụrụ onwe m n'ime ụvụrụ aja""",Negative
Fact Check:beziokwu na awrmmad'acid' n'gdara n'etiti Sasa na ndahagbọ ọgw?,Negative
Ihe L na R adghm mfe ime n'ihe onyonyo 'A Tribe called Judah' - Uzor Arukwe,Positive
NdIka ha bndIgbo ka ha bndIduu si Bini?,Neutral
Jennifer Uchendu: 'trm n'anya inweta nturuugo BBC 100 Women',Positive
"Ana ma agagharị na mbaụwa achọ ndị ga-akwado m, Naịjirịa anaghị enye m ego ndị ahụ' - Chioma Ude Afriff",Positive
Ihe mere ndna-arpta 'pure water' n'Enugwu jiri agba abbụọr,Positive
Ned Nwoko: Nye ndaka ha kwụ ọtikike ibu egbe ma ha chọọ,Negative
AhhNajira na-ata ugbua sitere n'iwujọọ nde mere n'oge gara aga - Benjamin Kalu,Negative
Naira to dollar: Ihe mere nara ji ama afn'ala ma a tnyere ya dla na ego ndị ọz,Negative
gba Mb: Etu m si chpta iji akawsa eme loi loi - Jennifer Ugwuoke,Positive
Same Sex blessing: NdBishp Afrka nwere nghta priche banyere ozi m - Pope Francis,Positive
r'vulcanizer' na-enye m ihe ruru puku iri n'otubch- Nwada Bose,Positive
"A chọrọ igbu ""Password"" ka ọ nwụọ ọnwụ ike",Negative
Afcon: Ugo Najira na Bafana Bafana Sat Afrka achpwalaya,Positive
Eturenyemaka m si mee kaha mara m - Okwuluora,Positive
Nd'Labour Party' sbu m deere jụụ ka e mecha ntlaka gbktara m az- nwunye Agbasimalo feere LPkltGovanAnambra a tọọr,Positive
Celine Dion: Gnb'Stiff Person Syndrome'?,Neutral
kEgo ana emetta gi? Lee ihe anyi ma maka etu o si bido,Negative
Christmas Travel Tips: Lee ihega-eme iji chekwaa onwe gmakadachigbala,Neutral
"Nnamdi Kanu: Ihe Emma Kanu, Ipob, Okaiwu ya kwuru maka mkpebi Ụlọikpe Kachasị ",Neutral
"Okporoko, azụ, ịsha na oskiapa, ego ole ka ọ nọ n'ahịa ugbua?",Neutral
Papa Okoro daf100 manaka na-ejikwaga echute mmiri n'iyi,Positive
Etu nwa m si nwụọ n'gbaghara Anti-tout n'Onitsha - Nne Chimezie Uduji,Negative
Etu m si hapNajira gawa mba Chadchego - Odinakachukwu Musa Nwaodia,Positive
Africa Eye: Ikwupu okwu; ikike ite afime na Kenya,Neutral
"Ehighi m ụra, erighi m nri, iji kpaa 'wig' tokarichara n'ụwa - Helen Williams",Positive
bụ ọzza zrm dka nwaanymere m ji brezigbo osite - White Money,Positive
EtumafImo Steeti si ata ahhn'ihi enweghiklatrik kamgbe NLC gbara abbụọr,Negative
"""Ịlụ ọgụ na-amasị m, ana m alụchitere nwanne m nwoke ọgụ"" - Chiamaka Nwaturuocha",Negative
Imo Governorship Election: Ihe mere n'etiti Achnna nduweojii Imo steeti,Negative
gbamb: Eji m ire akara na-azezinalm kamgbe af1998 - Chibueze Damian (Baba Akara),Neutral
Africa Eye: Ndnkuzi jitalapagbumakwkwha,Negative
E teghm mmandkakchukwu- Charles Okafor,Neutral
India Eye: Etulọọrmbinye ego si emechu ndha binyere ego ihu iji na-apta ha ego ah,Negative
Kibbutz massacre: 'Awa 27 ka mna nwanta m zoro iji zndany',Negative
I htula ihe e sere ese na-agegwu?,Neutral
Obibi ndna Gaza na ihe buteregbaghara ugbua,Negative
"""Mụ na ezinụlọ m gbakpuru n'ime 'bunker' iji zere ndụ anyị n'Israel",Negative
"Chimamanda Chukwudum: 'Ọrịa 'kidney' nna m dara, nne kwụsị ọrụ kpalirị m ịmụ nka 'pillow'",Positive
Mmekrta mna nwa Mohbad dka nke nwanne na nwanne - Nna Mohbad,Positive
Amaara m na nwa m ga-ab'odogwu' ma o too - Nne Burna Boy,Positive
Africa Eye: Etu ndnhazi egwuregwu bọọlsi emetọ ụmntakrnwoke na mba Gabon,Negative
Nsogbu anynwere bna ndAnambara anaghakwụ ụtisi - Soludo,Negative
Ihe kpalitere m ji see eserese obodo Amagu nke fesara n'ntanetniile - Juliet Godwin,Positive
"Ogbambo: Etu ọrụugbo m si mụbaa ruo ugbo 22 na-akọpụtazị osikapa, ji na ihe ndị ọzọ - David Ezeonyekwere",Positive
Miss Universe 2023:bghnaanmma ihu na mma ahka a na-ele anyaIhezue Ugochi Mitchel,Positive
Itu ndmmadaha bihe dopuru m iche' - Akachukwu Iwuchukwu,Positive
Desire Oparanozie Retires: Ihe mere m ji kpebiela ezumike negwurgwu bọọlnoge,Positive
Xenophobic attacks: Otu nchekwa na mba Sat Afrka na-akpagbu ndmbaramba,Negative
Ekpuru m isi mananapghm inweta 'First Class' na mahadum UNN -Chidozie Obianyo,Positive
"Anyị na-eti mkpu ndị ọcha ịkpagbu ndị ojii, kedụ ihe mere anyị ji akpagbu ndị osu? - Nuzo Onoh",Negative
Uche m adghn'zndrndrọ ọchch- Nonye Soludo,Neutral
Mali: Gnga-emezi mba tinyere nchekwa ya n'aka otu Wagner?,Neutral
Gnb'Blue Economy' nke onyeisiala Tinubu keptarahr?,Neutral
bgheziokwu na m gbahaprOjazzy Igbo gburu mja n'egwu 'Ojapiano' - KCEE,Negative
"Waste to Wealth: 'Ebe ndị ọzọ na-ahụ komkom mmanya, ana m ahụ ihe nka' - Ifedilichukwu",Positive
"Etu e si chụọ ndị ojiegbe ọsọ ụkwụ erughi ala n’ọhịa Agu-Udene Akpawfu, Enugwu steeti",Positive
Sexual Violence: Etu anysi chpta namokoroba anna-edina nwa m nwaanydaf15,Negative
BBC Africa Eye: Etu ndna-elekta ndokenye n’ụlPCEA Thogoto si e jitalapaka ha ah,Negative
ra 'gigantism' mere ka m bronye kachasogologo na GhanaSulemana Abdul,Neutral
gba mb:miko m nwere nebe onye ngwrnmere m ji rụọ ‘electric wheel chair’ – Honesty Godwin,Positive
ra ahikebrisi egbochighi ezinalanyị ịhnnenne m n'anya ruo n'nw,Negative
Doctors strike: Gọọmentetiti etiela iwu 'onye na-arghị ọragaghanatagwọ ọnwa' n'lọọgw,Negative
Ifeanyi Ubah: Keduruga-abara mgba nwanne m Nnamdi Kanu 'sabo'?,Negative
AI in Music: Mna MI Abaga etikọọla egwu tupu m amalite iji AI emepta egwu - Nkasiobi Chukwu,Positive
Inflation in Nigeria: Onweghi ego olebla i jiri banye aha na-ezuzta ngwa nri ugbua,Negative
frobere ihe ka mbuze rielanynOgbor Hill Aba.,Neutral
Ifeanyi Ubah: Obiga-adgmma ma a pa nne gị ụtaln'aha 'sit at home'?,Negative
Gnka 'State of Emergency' gọọmenttinyere na ngalaba nkpta nri Najira ptara?,Negative
"Anaghị m ahụ ụzọ, mana ọ gbochighị m ịbụ onye na-azụ ezi - Ozo Augustine",Positive
Etu otu enyemaka e hiberezptamaka si akppụ ụmaka n'ezinlha n'aka ike,Negative
World Population Day: Ihe isi ike emeela ka anykagbuo atmatụ ịmokem- Ndntoroba,Negative
Iji assIgbo eme ihe onyonyo ahike azptala ndụ ọttndnneDkt Ogechi Eze,Positive
E wepnne m akaghị ịgbalahụ ọnwsite n'ra 'sickle cell'-Nwaanydaf65,Positive
A mtara m assndChana nAnambra tupu m apụọ Najria - Ifeoma Amuche,Positive
ma nata anna-acha mmee mmee nwereikemetta ahike gn'zọ ọjọọ?,Negative
World Drug Abuse Day: 'A kgbrnwa m maka ebubo mkprmmiri' - Onye e gburu nwa ya,Negative
Etu m si srKCee mee egwu Ojapiano - Chigozie Okeke,Positive
Africa Eye: Etu m si ebuagha megide oke a na-akpasndnwerera 'sickle cell',Positive
Etupn'anyanwsi butere mra kansa dka onye anyar- Gerald Eke,Negative
Fuel subsidy: Ihe ndmmadna-agabiga noge iri elunego mmanụ ụgbala a,Negative
Fuel subsidy removal: Ego ole m na-ejibagbagbala agaranaghzezu,Negative
gba mb: Etu m siri maliterpta akpkpọụkwna-amghya am- Anastasia Uzodinma,Positive
fdihe agaghechefmakachchOnyeisiala Muhammdu Buhari,Negative
Ihe merefdndotiegwu n'wwa Anyanwanaghaptacha ihe - Ugochi,Negative
Traditional Religion: Ihe mere ndntoroba uka Krast ji alaghachn'ka omenala,Neutral
Kosi kara imalite inyere m aka na nleta nna ya dara ahkemgbe af26Nne nwaada a magburu,Negative
Africa Eye: Etu ndị ọrnchekwa na ndekperima si eji mmaja anapnd'queer' ego na Najira,Negative
Obi na-ata mta makandnne na nna m nugbua - Sonia Ekweremadu,Negative
gba Mb: Eturnka m siri brihe a na-agba nkiri na mbawa dicheiche - Joshua Egesi,Positive
Ibu m buru egbochighmb'Model' - Jennifer Enujiugha,Positive
World Malaria Day: Ihekwesrị ịma makagwmgbochirabahrNajira nabatara,Neutral
Ihe i kwesrị ịma maka iwu nwereike igbochi nddkntahapNajira achakaraka ha n'ofesi,Negative
NdAbia kpebiri n'oge a na ikechchị ọjọọ agwla haGinger Onwusibe,Positive
Disability bill: Lee ntaramahhdịịronyebla ji ndnwere nkwararịọ arrịọ n'Enugwu steeti,Negative
Ime onyonyo na soshal media na-enye m mbada ego ugbua - Justin Ug,Positive
Lekwa etu iwu 'Constitutional Alteration Bill' nke af2023 si metta g,Neutral
Christine Nnaji: Nwata nwaanynwere 'autism' na-eji nka enyeremaka ibe ya aka,Positive
"Nye anyị mmiri, nye anyị nchekwa'... Arịrịọ ndị Enugwu na-arịọ Peter Mba",Negative
Ihe mere o ji dka otu Ohaneze Ndigbo a na-ekwu okwu ire abụọ,Negative
"Kwalite udo, belata ụbịam... Ihe ndị Ebonyi chọrọ n'aka gọvanọ ọhụrụ ha",Neutral
"Ọkaikpe nwee obi ebere' - Ihe ụfọdụ kwuru maka ikpe a mara Ekweremadu, nwunye ya",Negative
Anyagaghebiri ego makakwndị ọrụ ụgwọ ọnwa n'Abia Steeti - Mascot Uzor Kalu,Positive
Etu m ga-esi weghachite ebube na ugwu Abia steetiAlex Otti,Positive
Aga m etinye mmepe Aba n'nd'State of Emergency' ma m brGvan- Gregory Ibe,Negative
"Frank Nweke Jnr: Nye m otu afọ, mmiri ga-agba n’Enugu",Positive
"Africa Eye: 'Seychelles, ije mụ na ọgwụike heroin'",Negative
Ihe ndaha ha gbarakn'Ajegunle gwara BBC Igbo,Negative
Bode George: Ndna-agbasa ozikpaoke agbrgwa anyihe ha ga-eme ma ha banyechchLegs,Negative
"""Aga m abụ onye odibo nye ndị Enugwu ma m bụrụ Gọvanọ"" - Ụkọchukwu Obi-Ozoemena",Positive
Ihe ndmmadna-ekwu maka mptara ntliaka onyeisiala Najira,Neutral
Ihe mere m ji laghachi ga tụọ vootu n'agbanyeghndomekome wakporo m,Positive
"Inconclusive', 'Run off' na etu ndị ọzọ ntuliaka 2023 nwereike isi gaa",Neutral
"Peter Obi: Ihe ndị ị maghị maka Obi, Tinubu, Peter Obi, Kwankwaso na Atiku",Neutral
New Naira Scarcity: Ihe ndmmadna-agabiga n'ihikego nara,Negative
Sex for work: Etu ndisilọọrebe a na-akpta ahha tii si edinamnwaanyna-achọ ọr,Negative
First-time voters: 'Ihe mere ntuliaka 2023 a ji dmkpa',Positive
Nigeria Election 2023: Ihe i nwereike ime kabrOnyeisiala Najira otubch,Positive
Ihe mere PDP Abia Steeti jiri si n'Isialangwa North hpta onye ga-azọ ọkwa Gvan,Neutral
"Ọ ga-atụ ha n'anya, aga m abụ Gọvanọ Legọs - Gbadebo Rhodes-Vivour",Positive
"""Ihe mere ntuliaka afọ 2023 ji dị anyị bụ ndị ntoroọbịa Naịjirịa oke mkpa""",Positive
Ihe mere m ji azọ ọkwa n'lomeiwu Najira n'aha Labour Pati - Hilda Dokubo,Positive
Oke ruuru ndEnugwu North na South ga-eru ha aka n'chchm - Chimaobi Sam Atu,Positive
Aga m arụ ọrn'Enugwu Westfma kara Ike Ekweremadu - Osita Ngwu,Positive
John Abraham Godson: Ihe mere m ji na-azọ ọkwa n'ADC ma na-akwado Peter Obi nke Labour Pati,Positive
Ihe anygabigara afasattupu anymta ejima an',Positive
Anyagaghebugharoge e kwesrime ntuliaka - Mahmood Yakubu,Neutral
"Etu m si eji ụkara nsibidi, uli na Mbarị akọ akụkọ omenala ndị Igbo - Chinwendu Kelechi",Positive
gba Mb: Ekweghm ka isi m kpuru gbochie iji aka m emepta ihe dmma - Ifeanyi Ukwueze,Positive
Buhari tinyerefdego a naptara ndzupuru ya n'r'Second Niger Bridge' - Fashola,Positive
Anyamaghna agha Biafra ga-erucha afat- Ndhragha,Negative
"Ndị Igbo bi na Kano enweghị ụjọ ọbụla, obi ruru anyị ala - Eze ndị Igbo na Kano",Positive
Miss Universe 2022: Ihe mere m ji ahapAmerka ba turuugoMiss Universena Najira - Montana Onose,Positive
World Braille Day: Lee onye kpuru isi na-akziri ndna-ahụ ụz'Mathematics',Positive
Mmerahso ihe gbara ka ogbunigwe na Kano ka na-emetta mnarm',Negative
Lekwa ego ole eji esi Legs gaawwa anyanwNaijira ugbua,Negative
Etu anysi mepta akwa 'Goddess Drip' na-ewu ebe niile.,Positive
Africa Eye: Etubam si akpata enweghnchekwa na mpiri elu n'Afrka,Negative
Artificial Intelligence: Etu anysiri rpta rbtnwereggisi ka mmad- Chuks Ekwueme,Positive
Ihe mere eji agba mta oge niile - Bola Ahmed Tinubu,Negative
Ihe m jiri hiwe ebe a na-echekwa mmiri aramnwaany- Dkt Chinny Obinwanne,Negative
"Ọgba Mbọ: Lee Afam Dozie, onye na-akpọlịte ụgbọala mgbe ochie n'ọnwụ",Positive
Ihe mere m ji hapKanada ebe m bdkta banchite Anambra Central - Chinedu Umeadi,Positive
Etu anysi rpta ogbunigwe e ji lụọ agha Biafra - Felix Oragwu,Positive
"Ị nụla maka osimiri Ethiope, mmiri a sị na-agwọ ọrịa ma na-enye onyinye?",Positive
"Festus Keyamo: 'Onye atala Tinubu ụta maka foto Donald Duke, ọ maghị maka ya'",Negative
Ihe m ji hapụ ọrNọọsn'Amerka chọọ ịnchite Enugu-North na South n'lnnochiteanya',Positive
Chef Mohammed: Etu m si malite isi nridnala ndNajira,Positive
gba mb: Ehi Igbo anaghatapasubi ndmmad- Madiwe Okolie,Positive
"‘Ajọ ụzọ na-etinye ndụ anyị n’ọnọdụ ọjọọ’ - Ndị obodo Egbuoma, Imo steeti",Negative
bgheziokwu namnwaanyna-etinye m na mkpaabha - Tony Umez,Neutral
BBC Africa Eye: Ihemnwaanyna-agba odibo na-agabiga n'Afrka,Negative
A mranymgbe a na-atfu ejima -mejima gbara af80,Negative
Obudu:ma maka obodo amnwoke namnwaanynwere assnke ha?,Neutral
Etu m si brụ ọkaibe n'r'Mechanic'gbalaUkamaka Maluze,Positive
Ihe mere m ji gbaa arkwaghm dka mnstaknoge Jonathan - Barth Nnaji,Negative
bụ ọgdara n'etiti ndagha na ndohi mmanbutere nsogbu n'Izombe - GọọmentImo,Negative
COP27: Etufdihena-eme si akwalite mgbanwe ihu eligwe,Positive
Anwara m ugboro antupu m merie asmpi nwaanykacha mma na Najira - Ada Eme,Positive
Abbu m 'pastor' mana ugbua a bzm diba' - Ikuku the Great Ijele,Neutral
Ihe mere ntuliaka 2023 ga-eji atndmmadn'anya - Rabiu Kwankwaso,Neutral
South East Governors: Etu anyga-esi kekpọọ ọndnchekwa n'wwa Anyanw,Positive
"Kenneth Okonkwo: 'Ọbụrụ na Labour Party gbanwee, agaghị m ahapụ ha naanị, aga m ebuso ha agha'",Positive
ttnda ma ama na-etigharegwu m na-anataghm ikike - Madam Ladder,Negative
Etu m si zute di m bGvanAkeredolu nke Ondo Steeti - Betty Anyanwu,Positive
Chibuike Napoleon: Amalitere mridugharndị ọba n'ogigemanmanka m dafisii,Positive
Poco Lee: Etu m si brụ ọgbaegwu a ma ama nakwa ihe na-enye m ọṅụ,Positive
Ihe m ji hapụ ọrụ ‘TelecomsmeptawaYogurt’ – Kingsley Mbah,Positive
"Aisha Buhari: Amaghị m ma anyị mezuru ihe ndị mmadụ tụrụ anya na anyị ga-eme, mere m jiri rịọ ndị Naịjirịa",Positive
Africa Eye: Etu agụụ si egbusimaka na Tigray n'ihi agha ha na gọọmentEthiopia,Negative
Ihe mere owuite ji anyụ ụfdndgbabuuru Najiria bọọlanya,Negative
Uwe nne m ka m ji maliterụ ịkpach- RealSophy,Positive
World Sight Day: 'tnye mamiri mabmmiri ara nwere ike itinye anya gna nsogbu',Negative
Leendogige ndidemmiri chprn'lha n'Anambra Steeti,Negative
Flooding in Anambra: Etu Idemmiri ka si na-akpa ikpe n'Ogbaru Anambra Steeti.,Negative
Mna Tinubu enweghi nsogbubla mere m ji akwado Peter Obi - Ayo Adebanjo,Positive
Etukpụ ụzga-esi mee ka nwaanygbasie ike ma maa ezigbo mma - Sandra Okeke,Positive
tisi gọọmentna-achọ ịtgbu any-fdndbi n'Anambra na-ekwu,Negative
"Ann Agom Eze: Ebu m Dave Umahi Ụzọ bata na APC, ọ gaghị achụpụli m",Neutral
BBC Africa Eye: Njem nwaanyna-achnna ya,Negative
Timi Dakolo: “Ọ brna Najira bmmadgbara af62 a ga m asya nwanne m gaa hazie onwe gị”,Negative
Etu mmachi otu jiktara ndkeke si emetta ndAnambra steeti,Negative
Etuksi gbagbuomnne atna Port Harcourt,Negative
"""Anaghị m ahụ onwe ka onye nwere nkwarụ"" - Ọkpọ ụbọ na-enweghị mkpịsị aka",Neutral
Leendụ ọjọọ ụfdụ ụlakwkwdn'Ebonyi steeti,Negative
gba Mb: Etu m siri hapụ ọroyibo m ma malite ighee Akara n’ụz,Positive
Sign Language: Ihe ndị ị na-amaghmaka assndna-anaghanntmabekwu okwu,Neutral
gbn: Etu e si akpta ya site mkprosisi ruo ite ofe,Neutral
Ndmmadche nakga-adgbu m mgbe m na-amụ ọr'electrician' - Adaeze Chukwuneke,Positive
"Etu e si chọta nwata dị afọ 11 furu n’Enugu n’ime Owerri, Imo steeti  ",Positive
Etu e si eme emume iri jihrn'Enugwu-Ukwu,Positive
Ihe mere Inec jiri kagbuo aha mmadotu nde debanyere aha hatvootu,Positive
gbanweghi n'wa na-agbanwe agbanwe,Negative
"""Ihe m chere maka ọpụpụ Peter Obi na PDP na ọkwa onyeisiala Naịjirịa bụ..."" - Bode George",Neutral
Charles of Play: Ihe mere m ji argharejije ndmgbe ochie kabrnkegbarahr,Positive
Eji mkwụ ụkprmalitegba bọọln'Aba - Uchenna Kanu,Positive
Ihe mere anyjiri zaa okugbara Najira bọọl-mnwaanySuper Falcons,Positive
"Fact-check: Akụkọ ahụ ị na-achọ ike, ọ bụ akụkọ ụgha ka ọ bụ nke ezie?",Neutral
Lee ezinlọ ụmaka ha niile bụ ọpriche n'egwuregwu,Positive
"Dịka onye nkwado Arsenal, nwaanyị ọbụla agaghị emewali gị obi - Kelechi Arsenal",Positive
Igbo: Ebee ka anysi?,Neutral
Etu m si brụ ọkaibe n'asmpikpụ ụzn'etiti ndnwere nkwar- Lucy Ejike Obichukwu,Positive
Etu ndagha Najira si kpochapndobodo Isheagu n'oge agha Biafra,Negative
Ihe m gabigara n'aka onye chridina m n'ike mere m jiri banye n'r'pop' - Stella Chinonyerem Agu,Negative
Etu m siri bronye nke atn'wa niile na mgba Sumo - Emeka Okeke (Baba Mutum),Positive
Ihe m ji brụ ọkaibe n'chọ ụmnwaanymma - Kizito,Positive
Lee etu Amobi Ezeaku si bronye nkuzi ndRangers Enugu ogednaanaf26,Positive
Ihe Najira mere m n'Olympics gbawara m obi - Cici Onyekwere,Negative
"Ihe ndị mmadụ ejịghị echefụ Ernest Okonkwo, ọkpọka 'football commentator' larala mmụọ",Positive