Sentence,label Onyeisi ndị uweojii na Kenya agbaala arụkwaghịm,Negative "Okwu Nnamdi Kanu bụ okwu nwereonwe, ọ bụghị okwu nchekwa - Aloy Ejimakor",Neutral Africa Eye: Etu e si ebo ndị agadị ebubo amosu iji napụ ha ala ha,Negative Ọrịa ndị a na-enweta site na mmiri ọjọọ,Negative Ndị mmadụ na-akpachapụ anyị n'ihi na anyị nwere ọrịa 'Sickle Cell anaemia',Negative Lee ihe bụ Menopause ụmụnwoke a kpọrọ 'Andropause',Neutral Ụgwọ opekatampe: Ihe mere gọọmentị agaghị akwụnwu ndị ọrụ ego ole ha chọrọ - Onyejeocha,Negative "Etu ụlọelu ogogo ise si daa n'ụlọakwụkwọ DMGS dị n'Onitsha, Anambra Steeti",Negative """Junior Pope anwụchaala tupu a gụpụta ya na mmiri""",Negative Ihe mere m jiri buru ngwa ahịa m site n'ala Igbo gawa Legọs - Cubana Chiefpriest,Neutral "Ihe mere m ga saa ara m - Eniola, nwaagbọghọ sara ara ya",Negative "Agụrụ, mmanụ ụgbọala, dọla na ụzọ ndị ọzo ọchịchị Tinubu n'otu afọ siri metụta ndị Naịjirịa",Negative """Ọchịchị onyekwuouche ya ka dị ndụ n'Afrịka"" - Goodluck Jonathan",Positive Akwamozu nne Obi Cubana gbanwere ndụ m - Anyidons,Positive Etu m si tụọ ime mụọ nwa na-agbanyeghi ọrịa PCOS - Stephanie Coker Aderinokun,Positive ‘Egwuruegwu Invictus na-egosi m na ọ bụghị nanị m so’,Positive """Ọ dịghịrị m mfe ibido ihe ịkpa ọchị"" - Neekah Uwayah",Neutral Afọ ise agaala kemgbe etiri mkpu mmetọ ụmụnwaanyị na mba Sierra Leone. Ọ gbanweela?,Negative "Akwa m na-eyi eme ejije ka D Law tọrọ m atọ, ọ karịala afọ 30' - Layiwasabi",Positive Nwaanyị Nnewi: Etu nne m ochie siri kpalite m ime ‘skit’,Positive Ihe ndị ị ga-eme naịra nwereike itinye gị na nga,Neutral Climate Change: Ihe i kwesịrị ịma maka oke okpomoọkụ a dị ugbua - NiMet,Neutral Tuberculosis symptoms: Etu m si rịa ọrịa ụkwaranta afọ iri na anọ na-achọpụtaghị - Janet,Negative Cost of living: Etu mụ na ezinaụlọ m si echere oge ugbua ọnọdụ siri ike na Naịjirịa,Negative Africa Eye: Etu otu nwaanyị si jiri Whatsapp zọọ ndụ ndị a tọrọ atọ,Positive Bosun Tijani: Gọọmentị Naịjirịa anaghị amachi Kripto - Mịnịsta mgbasaozi na akụnauba dijitaal,Neutral Aba Power Plant: Etu ndị Aba ga na-akwụ ụgwọ ọkụ,Positive A sị na ise onyonyo ndị otiegwu bụ ọrụ ụmụnwoke mana eji m ya aracha pịọm - Director Pink,Positive "Ụlọelu ọzọ adakwala n'Ọnịcha, otu onye nwereike ka tọrọ n'ime ya",Negative "Onitsha building collaspe: ""Amaghị m na ụlọ anyị nọ n'ime ya na-ada ada ruo mgbe m hụrụ onwe m n'ime ụvụrụ aja""",Negative Fact Check: Ọ bụ eziokwu na awụrụ mmadụ 'acid' n'ọgụ dara n'etiti Sasa na ndị ahịa Ọgbọ ọgwụ?,Negative Ihe L na R adịghị m mfe ime n'ihe onyonyo 'A Tribe called Judah' - Uzor Arukwe,Positive Ndị Ika ha bụ ndị Igbo ka ha bụ ndị Iduu si Bini?,Neutral Jennifer Uchendu: 'Ọ tụrụ m n'anya inweta nturuugo BBC 100 Women',Positive "Ana ma agagharị na mbaụwa achọ ndị ga-akwado m, Naịjirịa anaghị enye m ego ndị ahụ' - Chioma Ude Afriff",Positive Ihe mere ndị na-arụpụta 'pure water' n'Enugwu jiri agba abụbụọrụ,Positive Ned Nwoko: Nye ndị aka ha kwụ ọtọ ikike ibu egbe ma ha chọọ,Negative Ahụhụ Naịjirịa na-ata ugbua sitere n'iwu ọjọọ ndị e mere n'oge gara aga - Benjamin Kalu,Negative Naira to dollar: Ihe mere naịra ji ama afọ n'ala ma a tụnyere ya dọla na ego ndị ọzọ,Negative Ọgba Mbọ: Etu m si chọpụta iji akịawụsa eme loi loi - Jennifer Ugwuoke,Positive Same Sex blessing: Ndị Bishọp Afrịka nwere nghọta pụrụiche banyere ozi m - Pope Francis,Positive Ọrụ 'vulcanizer' na-enye m ihe ruru puku iri n'otu ụbọchị - Nwada Bose,Positive "A chọrọ igbu ""Password"" ka ọ nwụọ ọnwụ ike",Negative Afcon: Ugo Naịjirịa na Bafana Bafana Saụt Afrịka achịpụwalaya,Positive Etu ọrụ enyemaka m si mee ka ọha mara m - Okwuluora,Positive Ndị 'Labour Party' sịbu m deere jụụ ka e mecha ntụlịaka gbọkọtara m azụ- nwunye Agbasimalo feere LP ọkọlọtọ Govanọ Anambra a tọọrọ,Positive Celine Dion: Gịnị bụ 'Stiff Person Syndrome'?,Neutral Ụkọ Ego a ọ na emetụta gi? Lee ihe anyi ma maka etu o si bido,Negative Christmas Travel Tips: Lee ihe ị ga-eme iji chekwaa onwe gị maka ọdachi ụgbọala,Neutral "Nnamdi Kanu: Ihe Emma Kanu, Ipob, Okaiwu ya kwuru maka mkpebi Ụlọikpe Kachasị ",Neutral "Okporoko, azụ, ịsha na oskiapa, ego ole ka ọ nọ n'ahịa ugbua?",Neutral Papa Okoro dị afọ 100 mana ọ ka na-eji ụkwụ aga echute mmiri n'iyi,Positive Etu nwa m si nwụọ n'ọgbaghara Anti-tout n'Onitsha - Nne Chimezie Uduji,Negative Etu m si hapụ Naịjirịa gawa mba Chad ịchụ ego - Odinakachukwu Musa Nwaodia,Positive Africa Eye: Ikwupu okwu; ikike ite afọ ime na Kenya,Neutral "Ehighi m ụra, erighi m nri, iji kpaa 'wig' tokarichara n'ụwa - Helen Williams",Positive Ọ bụ ọzụzụ a zụrụ m dịka nwaanyị mere m ji bụrụ ezigbo osite - White Money,Positive Etu ụmụafọ Imo Steeti si ata ahụhụ n'ihi enweghi ọkụ latrik kamgbe NLC gbara abụbụọrụ,Negative """Ịlụ ọgụ na-amasị m, ana m alụchitere nwanne m nwoke ọgụ"" - Chiamaka Nwaturuocha",Negative Imo Governorship Election: Ihe mere n'etiti Achọnụ na ndị uweojii Imo steeti,Negative Ọgbambọ: Eji m ire akara na-azụ ezinaụlọ m kamgbe afọ 1998 - Chibueze Damian (Baba Akara),Neutral Africa Eye: Ndị nkuzi ji ụtalị apịagbu ụmụakwụkwọ ha,Negative E teghị m mmanụ dịka ụkọchukwu- Charles Okafor,Neutral India Eye: Etu ụlọọrụ mbinye ego si emechu ndị ha binyere ego ihu iji na-apụta ha ego ahụ,Negative Kibbutz massacre: 'Awa 27 ka mụ na nwanta m zoro iji zọ ndụ anyị',Negative I hụtula ihe e sere ese na-agụ egwu?,Neutral Obibi ndụ na Gaza na ihe butere ọgbaghara ugbua,Negative """Mụ na ezinụlọ m gbakpuru n'ime 'bunker' iji zere ndụ anyị n'Israel",Negative "Chimamanda Chukwudum: 'Ọrịa 'kidney' nna m dara, nne kwụsị ọrụ kpalirị m ịmụ nka 'pillow'",Positive Mmekọrịta mụ na nwa Mohbad dịka nke nwanne na nwanne - Nna Mohbad,Positive Amaara m na nwa m ga-abụ 'odogwu' ma o too - Nne Burna Boy,Positive Africa Eye: Etu ndị nhazi egwuregwu bọọlụ si emetọ ụmụntakịrị nwoke na mba Gabon,Negative Nsogbu anyị nwere bụ na ndị Anambara anaghị akwụ ụtụisi - Soludo,Negative Ihe kpalitere m ji see eserese obodo Amagu nke fesara n'ịntanetị niile - Juliet Godwin,Positive "Ogbambo: Etu ọrụugbo m si mụbaa ruo ugbo 22 na-akọpụtazị osikapa, ji na ihe ndị ọzọ - David Ezeonyekwere",Positive Miss Universe 2023: Ọ bụghị naanị mma ihu na mma ahụ ka a na-ele anya – Ihezue Ugochi Mitchel,Positive Itu ndị mmadụ aha bụ ihe dopuru m iche' - Akachukwu Iwuchukwu,Positive Desire Oparanozie Retires: Ihe mere m ji kpebie ịla ezumike n’egwurgwu bọọlụ n’oge,Positive Xenophobic attacks: Otu nchekwa na mba Saụt Afrịka na-akpagbu ndị mbịarambịa,Negative Ekpuru m isi mana ọ napụghị m inweta 'First Class' na mahadum UNN -Chidozie Obianyo,Positive "Anyị na-eti mkpu ndị ọcha ịkpagbu ndị ojii, kedụ ihe mere anyị ji akpagbu ndị osu? - Nuzo Onoh",Negative Uche m adịghị n'ịzọ ndọrọ ndọrọ ọchịchị - Nonye Soludo,Neutral Mali: Gịnị ga-emezi mba tinyere nchekwa ya n'aka otu Wagner?,Neutral Gịnị bụ 'Blue Economy' nke onyeisiala Tinubu kepụtara ọhụrụ?,Neutral Ọ bụghị eziokwu na m gbahapụrụ Ojazzy Igbo gburu m ọja n'egwu 'Ojapiano' - KCEE,Negative "Waste to Wealth: 'Ebe ndị ọzọ na-ahụ komkom mmanya, ana m ahụ ihe nka' - Ifedilichukwu",Positive "Etu e si chụọ ndị ojiegbe ọsọ ụkwụ erughi ala n’ọhịa Agu-Udene Akpawfu, Enugwu steeti",Positive Sexual Violence: Etu anyị si chọpụta na ụmụokoroọbịa anọ na-edina nwa m nwaanyị dị afọ 15,Negative BBC Africa Eye: Etu ndị na-elekọta ndị okenye n’ụlọ PCEA Thogoto si e ji ụtalị apịaka ha ahụ,Negative Ọrịa 'gigantism' mere ka m bụrụ onye kachasị ogologo na Ghana – Sulemana Abdul,Neutral Ọgba mbọ: Ọmịiko m nwere n’ebe onye ngwọrọ nọ mere m ji rụọ ‘electric wheel chair’ – Honesty Godwin,Positive Ọrịa ahụike ụbụrụ isi egbochighi ezinaụlọ anyị ịhụ nnenne m n'anya ruo n'ọnwụ,Negative Doctors strike: Gọọmentị etiti etiela iwu 'onye na-arụghị ọrụ agaghị anata ụgwọ ọnwa' n'ụlọọgwụ,Negative Ifeanyi Ubah: Kedụ uru ọ ga-abara m ịgba nwanne m Nnamdi Kanu 'sabo'?,Negative AI in Music: Mụ na MI Abaga etikọọla egwu tupu m amalite iji AI emepụta egwu - Nkasiobi Chukwu,Positive Inflation in Nigeria: Onweghi ego ole ọbụla i jiri banye ahịa na-ezu ịzụta ngwa nri ugbua,Negative Ọ fọrọ obere ihe ka mbuze rie ụlọ anyị n’Ogbor Hill Aba.,Neutral Ifeanyi Ubah: Obi ọ ga-adị gị mma ma a pịa nne gị ụtalị n'aha 'sit at home'?,Negative Gịnị ka 'State of Emergency' gọọmentị tinyere na ngalaba nkọpụta nri Naịjirịa pụtara?,Negative "Anaghị m ahụ ụzọ, mana ọ gbochighị m ịbụ onye na-azụ ezi - Ozo Augustine",Positive Etu otu enyemaka e hibere ịzọpụta ụmụaka si akpụpụ ụmụaka n'ezinụlọ ha n'aka ike,Negative World Population Day: Ihe isi ike emeela ka anyị kagbuo atụmatụ ịmụ oke ụmụ - Ndị ntorobịa,Negative Iji asụsụ Igbo eme ihe onyonyo ahụike azọpụtala ndụ ọtụtụ ndị nne – Dkt Ogechi Eze,Positive E wepụ nne m akaghị ịgbalahụ ọnwụ site n'ọrịa 'sickle cell'-Nwaanyị dị afọ 65,Positive A mụtara m asụsụ ndị Chịana n’Anambra tupu m apụọ Naịjriịa - Ifeoma Amuche,Positive Ị ma na ịta anụ na-acha mmee mmee nwereike ịmetụta ahụike gị n'ụzọ ọjọọ?,Negative World Drug Abuse Day: 'A kụgbụrụ nwa m maka ebubo mkpụrụmmiri' - Onye e gburu nwa ya,Negative Etu m si sọrọ KCee mee egwu Ojapiano - Chigozie Okeke,Positive Africa Eye: Etu m si ebuagha megide oke a na-akpasị ndị nwere ọrịa 'sickle cell',Positive Etu ịpụ n'anyanwụ si butere m ọrịa kansa dịka onye anyarị - Gerald Eke,Negative Fuel subsidy: Ihe ndị mmadụ na-agabiga n’oge iri elu ọnụego mmanụ ụgbọala a,Negative Fuel subsidy removal: Ego ole m na-ejibụ agba ụgbọala aga ọrụ anaghịzị ezu,Negative Ọgba mbọ: Etu m siri malite ịrụpụta akpụkpọụkwụ na-amụghị ya amụ - Anastasia Uzodinma,Positive Ụfọdụ ihe agaghị echefụ maka ọchịchị Onyeisiala Muhammdu Buhari,Negative Ihe mere ụfọdụ ndị otiegwu n'Ọwụwa Anyanwụ anaghị apụtacha ihe - Ugochi,Negative Traditional Religion: Ihe mere ndị ntorobịa uka Kraịst ji alaghachị n'ụka omenala,Neutral Kosi kara imalite inyere m aka na nleta nna ya dara ahụ kemgbe afọ 26 – Nne nwaada a magburu,Negative Africa Eye: Etu ndị ọrụ nchekwa na ndị ekperima si eji mmaja anapụ ndị 'queer' ego na Naịjirịa,Negative Obi na-ata m ụta maka ọnọdụ nne na nna m nọ ugbua - Sonia Ekweremadu,Negative Ọgba Mbọ: Etu ọrụ nka m siri bụrụ ihe a na-agba nkiri na mba ụwa dị icheiche - Joshua Egesi,Positive Ibu m buru egbochighị m ịbụ 'Model' - Jennifer Enujiugha,Positive World Malaria Day: Ihe Ị kwesịrị ịma maka ọgwụ mgbochi ọrịa ịba ọhụrụ Naịjirịa nabatara,Neutral Ihe i kwesịrị ịma maka iwu nwereike igbochi ndị dọkịnta ịhapụ Naịjirịa achụ akaraka ha n'ofesi,Negative Ndị Abia kpebiri n'oge a na ike ọchịchị ọjọọ agwụla ha – Ginger Onwusibe,Positive Disability bill: Lee ntaramahụhụ dịịrị onye ọbụla ji ndị nwere nkwarụ arịọ arịrịọ n'Enugwu steeti,Negative Ime onyonyo na soshal media na-enye m mbada ego ugbua - Justin Ug,Positive Lekwa etu iwu 'Constitutional Alteration Bill' nke afọ 2023 si metụta gị,Neutral Christine Nnaji: Nwata nwaanyị nwere 'autism' na-eji nka enyere ụmụaka ibe ya aka,Positive "Nye anyị mmiri, nye anyị nchekwa'... Arịrịọ ndị Enugwu na-arịọ Peter Mba",Negative Ihe mere o ji dịka otu Ohaneze Ndigbo a na-ekwu okwu ire abụọ,Negative "Kwalite udo, belata ụbịam... Ihe ndị Ebonyi chọrọ n'aka gọvanọ ọhụrụ ha",Neutral "Ọkaikpe nwee obi ebere' - Ihe ụfọdụ kwuru maka ikpe a mara Ekweremadu, nwunye ya",Negative Anyị agaghị ebiri ego maka ịkwụ ndị ọrụ ụgwọ ọnwa n'Abia Steeti - Mascot Uzor Kalu,Positive Etu m ga-esi weghachite ebube na ugwu Abia steeti – Alex Otti,Positive Aga m etinye mmepe Aba n'ọnọdụ 'State of Emergency' ma m bụrụ Gọvanọ - Gregory Ibe,Negative "Frank Nweke Jnr: Nye m otu afọ, mmiri ga-agba n’Enugu",Positive "Africa Eye: 'Seychelles, ije mụ na ọgwụike heroin'",Negative Ihe ndị ahịa ha gbara ọkụ n'Ajegunle gwara BBC Igbo,Negative Bode George: Ndị na-agbasa ozi ịkpaoke agbụrụ gwa anyị ihe ha ga-eme ma ha banye ọchịchị Legọs,Negative """Aga m abụ onye odibo nye ndị Enugwu ma m bụrụ Gọvanọ"" - Ụkọchukwu Obi-Ozoemena",Positive Ihe ndị mmadụ na-ekwu maka mpụtara ntụliaka onyeisiala Naịjirịa,Neutral Ihe mere m ji laghachi ga tụọ vootu n'agbanyeghị ndị omekome wakporo m,Positive "Inconclusive', 'Run off' na etu ndị ọzọ ntuliaka 2023 nwereike isi gaa",Neutral "Peter Obi: Ihe ndị ị maghị maka Obi, Tinubu, Peter Obi, Kwankwaso na Atiku",Neutral New Naira Scarcity: Ihe ndị mmadụ na-agabiga n'ihi ụkọ ego naịra,Negative Sex for work: Etu ndịisi ụlọọrụ ebe a na-akọpụta ahịhịa tii si edina ụmụnwaanyị na-achọ ọrụ,Negative First-time voters: 'Ihe mere ntuliaka 2023 a ji dị mkpa',Positive Nigeria Election 2023: Ihe i nwereike ime ka ị bụrụ Onyeisiala Naịjirịa otu ụbọchị,Positive Ihe mere PDP Abia Steeti jiri si n'Isialangwa North họpụta onye ga-azọ ọkwa Gọvanọ,Neutral "Ọ ga-atụ ha n'anya, aga m abụ Gọvanọ Legọs - Gbadebo Rhodes-Vivour",Positive """Ihe mere ntuliaka afọ 2023 ji dị anyị bụ ndị ntoroọbịa Naịjirịa oke mkpa""",Positive Ihe mere m ji azọ ọkwa n'ụlọomeiwu Naịjirịa n'aha Labour Pati - Hilda Dokubo,Positive Oke ruuru ndị Enugwu North na South ga-eru ha aka n'ọchịchị m - Chimaobi Sam Atu,Positive Aga m arụ ọrụ n'Enugwu West ọfụma karịa Ike Ekweremadu - Osita Ngwu,Positive John Abraham Godson: Ihe mere m ji na-azọ ọkwa n'ADC ma na-akwado Peter Obi nke Labour Pati,Positive Ihe anyị gabigara afọ asatọ tupu anyị mụta ejima anọ',Positive Anyị agaghị ebugharị oge e kwesịrị ime ntuliaka - Mahmood Yakubu,Neutral "Etu m si eji ụkara nsibidi, uli na Mbarị akọ akụkọ omenala ndị Igbo - Chinwendu Kelechi",Positive Ọgba Mbọ: Ekweghị m ka isi m kpuru gbochie iji aka m emepụta ihe dị mma - Ifeanyi Ukwueze,Positive Buhari tinyere ụfọdụ ego a napụtara ndị zupuru ya n'ịrụ 'Second Niger Bridge' - Fashola,Positive Anyị amaghị na agha Biafra ga-erucha afọ atọ - Ndị hụrụ agha,Negative "Ndị Igbo bi na Kano enweghị ụjọ ọbụla, obi ruru anyị ala - Eze ndị Igbo na Kano",Positive Miss Universe 2022: Ihe mere m ji ahapụ Amerịka bịa turuugo ‘Miss Universe’ na Naịjirịa - Montana Onose,Positive World Braille Day: Lee onye kpuru isi na-akụziri ndị na-ahụ ụzọ 'Mathematics',Positive Mmerụ ahụ so ihe gbara ka ogbunigwe na Kano ka na-emetụta mụ na ọrụ m',Negative Lekwa ego ole eji esi Legọs gaa ọwụwa anyanwụ Naijirịa ugbua,Negative Etu anyị si mepụta akwa 'Goddess Drip' na-ewu ebe niile.,Positive Africa Eye: Etu ụbịam si akpata enweghị nchekwa na mpụ iri elu n'Afrịka,Negative Artificial Intelligence: Etu anyị siri rụpụta rọbọtụ nwere ọgụgụisi ka mmadụ - Chuks Ekwueme,Positive Ihe mere eji agba m ụta oge niile - Bola Ahmed Tinubu,Negative Ihe m jiri hiwe ebe a na-echekwa mmiri ara ụmụnwaanyị - Dkt Chinny Obinwanne,Negative "Ọgba Mbọ: Lee Afam Dozie, onye na-akpọlịte ụgbọala mgbe ochie n'ọnwụ",Positive Ihe mere m ji hapụ Kanada ebe m bụ dọkịta bịa ịnọchite Anambra Central - Chinedu Umeadi,Positive Etu anyị si rụpụta ogbunigwe e ji lụọ agha Biafra - Felix Oragwu,Positive "Ị nụla maka osimiri Ethiope, mmiri a sị na-agwọ ọrịa ma na-enye onyinye?",Positive "Festus Keyamo: 'Onye atala Tinubu ụta maka foto Donald Duke, ọ maghị maka ya'",Negative Ihe m ji hapụ ọrụ Nọọsụ n'Amerịka chọọ ịnọchite Enugu-North na South n'Ụlọnnochiteanya',Positive Chef Mohammed: Etu m si malite isi nri ọdịnala ndị Naịjirịa,Positive Ọgba mbọ: Ehi Igbo anaghị atapịasị ubi ndị mmadụ - Madiwe Okolie,Positive "‘Ajọ ụzọ na-etinye ndụ anyị n’ọnọdụ ọjọọ’ - Ndị obodo Egbuoma, Imo steeti",Negative Ọ bụghị eziokwu na ụmụnwaanyị na-etinye m na mkpaabụ ha - Tony Umez,Neutral BBC Africa Eye: Ihe ụmụnwaanyị na-agba odibo na-agabiga n'Afrịka,Negative A mụrụ anyị mgbe a na-atụfu ejima - Ụmụ ejima gbara afọ 80,Negative Obudu: Ị ma maka obodo a ụmụnwoke na ụmụnwaanyị nwere asụsụ nke ha?,Neutral Etu m si bụrụ ọkaibe n'ọrụ 'Mechanic' ụgbọala – Ukamaka Maluze,Positive Ihe mere m ji gbaa arụkwaghịm dịka mịnịsta Ọkụ n’oge Jonathan - Barth Nnaji,Negative Ọ bụ ọgụ dara n'etiti ndịagha na ndị ohi mmanụ butere nsogbu n'Izombe - Gọọmentị Imo,Negative COP27: Etu ụfọdụ ihe ị na-eme si akwalite mgbanwe ihu eligwe,Positive Anwara m ugboro anọ tupu m merie asọmpi nwaanyị kacha mma na Naịjirịa - Ada Eme,Positive Abụbu m 'pastor' mana ugbua a bụzị m dibịa' - Ikuku the Great Ijele,Neutral Ihe mere ntuliaka 2023 ga-eji atụ ndị mmadụ n'anya - Rabiu Kwankwaso,Neutral South East Governors: Etu anyị ga-esi kekpọọ ọnọdụ nchekwa n'Ọwụwa Anyanwụ,Positive "Kenneth Okonkwo: 'Ọbụrụ na Labour Party gbanwee, agaghị m ahapụ ha naanị, aga m ebuso ha agha'",Positive Ọtụtụ ndị a ma ama na-etigharị egwu m na-anataghị m ikike - Madam Ladder,Negative Etu m si zute di m bụ Gọvanọ Akeredolu nke Ondo Steeti - Betty Anyanwu,Positive Chibuike Napoleon: Amalitere m ọrụ idugharị ndị ọbịa n'ogige ụmụanụmanụ ka m dị afọ isii,Positive Poco Lee: Etu m si bụrụ ọgbaegwu a ma ama nakwa ihe na-enye m ọṅụ,Positive Ihe m ji hapụ ọrụ ‘Telecoms’ mepụtawa ‘Yogurt’ – Kingsley Mbah,Positive "Aisha Buhari: Amaghị m ma anyị mezuru ihe ndị mmadụ tụrụ anya na anyị ga-eme, mere m jiri rịọ ndị Naịjirịa",Positive Africa Eye: Etu agụụ si egbusi ụmụaka na Tigray n'ihi agha ha na gọọmentị Ethiopia,Negative Ihe mere owuite ji anyụ ụfọdụ ndị gbabuuru Naịjiria bọọlụ anya,Negative Uwe nne m ka m ji malite ọrụ ịkpa ọchị - RealSophy,Positive World Sight Day: 'Ịtụnye mamiri maọbụ mmiri ara nwere ike itinye anya gị na nsogbu',Negative Lee ọnọdụ ogige ndị idemmiri chụpụrụ n'ụlọ ha n'Anambra Steeti,Negative Flooding in Anambra: Etu Idemmiri ka si na-akpa ikpe n'Ogbaru Anambra Steeti.,Negative Mụ na Tinubu enweghi nsogbu ọbụla mere m ji akwado Peter Obi - Ayo Adebanjo,Positive Etu ịkpụ ụzụ ga-esi mee ka nwaanyị gbasie ike ma maa ezigbo mma - Sandra Okeke,Positive Ụtụisi gọọmentị na-achọ ịtọgbu anyị - ụfọdụ ndị bi n'Anambra na-ekwu,Negative "Ann Agom Eze: Ebu m Dave Umahi Ụzọ bata na APC, ọ gaghị achụpụli m",Neutral BBC Africa Eye: Njem nwaanyị na-achọ nna ya,Negative Timi Dakolo: “Ọ bụrụ na Naịjirịa bụ mmadụ gbara afọ 62 a ga m asị ya nwanne m gaa hazie onwe gị”,Negative Etu mmachi otu jikọtara ndị keke si emetụta ndị Anambra steeti,Negative Etu ọkụ si gbagbuo ụmụnne atọ na Port Harcourt,Negative """Anaghị m ahụ onwe ka onye nwere nkwarụ"" - Ọkpọ ụbọ na-enweghị mkpịsị aka",Neutral Lee ọnọdụ ọjọọ ụfọdụ ụlọakwụkwọ dị n'Ebonyi steeti,Negative Ọgba Mbọ: Etu m siri hapụ ọrụ oyibo m ma malite ighee Akara n’ụzọ,Positive Sign Language: Ihe ndị ị na-amaghị maka asụsụ ndị na-anaghị anụ ntị maọbụ ekwu okwu,Neutral Ọgbọnọ: Etu e si akọpụta ya site mkpụrụosisi ruo ite ofe,Neutral Ndị mmadụ che na ọkụ ga-adọgbu m mgbe m na-amụ ọrụ 'electrician' - Adaeze Chukwuneke,Positive "Etu e si chọta nwata dị afọ 11 furu n’Enugu n’ime Owerri, Imo steeti  ",Positive Etu e si eme emume iri ji ọhụrụ n'Enugwu-Ukwu,Positive Ihe mere Inec jiri kagbuo aha mmadụ otu nde debanyere aha ha ịtụ vootu,Positive Ọ gbanweghi n'ụwa na-agbanwe agbanwe,Negative """Ihe m chere maka ọpụpụ Peter Obi na PDP na ọkwa onyeisiala Naịjirịa bụ..."" - Bode George",Neutral Charles of Play: Ihe mere m ji arụgharị ejije ndị mgbe ochie ka ọ bụrụ nke ọgbara ọhụrụ,Positive Eji m ụkwụ ụkpọrọ malite ịgba bọọlụ n'Aba - Uchenna Kanu,Positive Ihe mere anyị jiri zaa oku ịgbara Naịjirịa bọọlụ - Ụmụnwaanyị Super Falcons,Positive "Fact-check: Akụkọ ahụ ị na-achọ ike, ọ bụ akụkọ ụgha ka ọ bụ nke ezie?",Neutral Lee ezinụlọ ụmụaka ha niile bụ ọpụrụiche n'egwuregwu,Positive "Dịka onye nkwado Arsenal, nwaanyị ọbụla agaghị emewali gị obi - Kelechi Arsenal",Positive Igbo: Ebee ka anyị si?,Neutral Etu m si bụrụ ọkaibe n'asọmpi ịkpụ ụzụ n'etiti ndị nwere nkwarụ - Lucy Ejike Obichukwu,Positive Etu ndị agha Naịjirịa si kpochapụ ndị obodo Isheagu n'oge agha Biafra,Negative Ihe m gabigara n'aka onye chọrọ idina m n'ike mere m jiri banye n'ọrụ 'pop' - Stella Chinonyerem Agu,Negative Etu m siri bụrụ onye nke atọ n'ụwa niile na mgba Sumo - Emeka Okeke (Baba Mutum),Positive Ihe m ji bụrụ ọkaibe n'ịchọ ụmụnwaanyị mma - Kizito,Positive Lee etu Amobi Ezeaku si bụrụ onye nkuzi ndị Rangers Enugu oge ọ dị naanị afọ 26,Positive Ihe Naịjirịa mere m n'Olympics gbawara m obi - Cici Onyekwere,Negative "Ihe ndị mmadụ ejịghị echefụ Ernest Okonkwo, ọkpọka 'football commentator' larala mmụọ",Positive