Ifyokoh commited on
Commit
ca5ac93
1 Parent(s): dba24e7

upload data

Browse files
Files changed (1) hide show
  1. Igbosenti-BBC.csv +240 -0
Igbosenti-BBC.csv ADDED
@@ -0,0 +1,240 @@
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
1
+ Sentence,label
2
+ Onyeisi ndị uweojii na Kenya agbaala arụkwaghịm,Negative
3
+ "Okwu Nnamdi Kanu bụ okwu nwereonwe, ọ bụghị okwu nchekwa - Aloy Ejimakor",Neutral
4
+ Africa Eye: Etu e si ebo ndị agadị ebubo amosu iji napụ ha ala ha,Negative
5
+ Ọrịa ndị a na-enweta site na mmiri ọjọọ,Negative
6
+ Ndị mmadụ na-akpachapụ anyị n'ihi na anyị nwere ọrịa 'Sickle Cell anaemia',Negative
7
+ Lee ihe bụ Menopause ụmụnwoke a kpọrọ 'Andropause',Neutral
8
+ Ụgwọ opekatampe: Ihe mere gọọmentị agaghị akwụnwu ndị ọrụ ego ole ha chọrọ - Onyejeocha,Negative
9
+ "Etu ụlọelu ogogo ise si daa n'ụlọakwụkwọ DMGS dị n'Onitsha, Anambra Steeti",Negative
10
+ """Junior Pope anwụchaala tupu a gụpụta ya na mmiri""",Negative
11
+ Ihe mere m jiri buru ngwa ahịa m site n'ala Igbo gawa Legọs - Cubana Chiefpriest,Neutral
12
+ "Ihe mere m ga saa ara m - Eniola, nwaagbọghọ sara ara ya",Negative
13
+ "Agụrụ, mmanụ ụgbọala, dọla na ụzọ ndị ọzo ọchịchị Tinubu n'otu afọ siri metụta ndị Naịjirịa",Negative
14
+ """Ọchịchị onyekwuouche ya ka dị ndụ n'Afrịka"" - Goodluck Jonathan",Positive
15
+ Akwamozu nne Obi Cubana gbanwere ndụ m - Anyidons,Positive
16
+ Etu m si tụọ ime mụọ nwa na-agbanyeghi ọrịa PCOS - Stephanie Coker Aderinokun,Positive
17
+ ‘Egwuruegwu Invictus na-egosi m na ọ bụghị nanị m so’,Positive
18
+ """Ọ dịghịrị m mfe ibido ihe ịkpa ọchị"" - Neekah Uwayah",Neutral
19
+ Afọ ise agaala kemgbe etiri mkpu mmetọ ụmụnwaanyị na mba Sierra Leone. Ọ gbanweela?,Negative
20
+ "Akwa m na-eyi eme ejije ka D Law tọrọ m atọ, ọ karịala afọ 30' - Layiwasabi",Positive
21
+ Nwaanyị Nnewi: Etu nne m ochie siri kpalite m ime ‘skit’,Positive
22
+ Ihe ndị ị ga-eme naịra nwereike itinye gị na nga,Neutral
23
+ Climate Change: Ihe i kwesịrị ịma maka oke okpomoọkụ a dị ugbua - NiMet,Neutral
24
+ Tuberculosis symptoms: Etu m si rịa ọrịa ụkwaranta afọ iri na anọ na-achọpụtaghị - Janet,Negative
25
+ Cost of living: Etu mụ na ezinaụlọ m si echere oge ugbua ọnọdụ siri ike na Naịjirịa,Negative
26
+ Africa Eye: Etu otu nwaanyị si jiri Whatsapp zọọ ndụ ndị a tọrọ atọ,Positive
27
+ Bosun Tijani: Gọọmentị Naịjirịa anaghị amachi Kripto - Mịnịsta mgbasaozi na akụnauba dijitaal,Neutral
28
+ Aba Power Plant: Etu ndị Aba ga na-akwụ ụgwọ ọkụ,Positive
29
+ A sị na ise onyonyo ndị otiegwu bụ ọrụ ụmụnwoke mana eji m ya aracha pịọm - Director Pink,Positive
30
+ "Ụlọelu ọzọ adakwala n'Ọnịcha, otu onye nwereike ka tọrọ n'ime ya",Negative
31
+ "Onitsha building collaspe: ""Amaghị m na ụlọ anyị nọ n'ime ya na-ada ada ruo mgbe m hụrụ onwe m n'ime ụvụrụ aja""",Negative
32
+ Fact Check: Ọ bụ eziokwu na awụrụ mmadụ 'acid' n'ọgụ dara n'etiti Sasa na ndị ahịa Ọgbọ ọgwụ?,Negative
33
+ Ihe L na R adịghị m mfe ime n'ihe onyonyo 'A Tribe called Judah' - Uzor Arukwe,Positive
34
+ Ndị Ika ha bụ ndị Igbo ka ha bụ ndị Iduu si Bini?,Neutral
35
+ Jennifer Uchendu: 'Ọ tụrụ m n'anya inweta nturuugo BBC 100 Women',Positive
36
+ "Ana ma agagharị na mbaụwa achọ ndị ga-akwado m, Naịjirịa anaghị enye m ego ndị ahụ' - Chioma Ude Afriff",Positive
37
+ Ihe mere ndị na-arụpụta 'pure water' n'Enugwu jiri agba abụbụọrụ,Positive
38
+ Ned Nwoko: Nye ndị aka ha kwụ ọtọ ikike ibu egbe ma ha chọọ,Negative
39
+ Ahụhụ Naịjirịa na-ata ugbua sitere n'iwu ọjọọ ndị e mere n'oge gara aga - Benjamin Kalu,Negative
40
+ Naira to dollar: Ihe mere naịra ji ama afọ n'ala ma a tụnyere ya dọla na ego ndị ọzọ,Negative
41
+ Ọgba Mbọ: Etu m si chọpụta iji akịawụsa eme loi loi - Jennifer Ugwuoke,Positive
42
+ Same Sex blessing: Ndị Bishọp Afrịka nwere nghọta pụrụiche banyere ozi m - Pope Francis,Positive
43
+ Ọrụ 'vulcanizer' na-enye m ihe ruru puku iri n'otu ụbọchị - Nwada Bose,Positive
44
+ "A chọrọ igbu ""Password"" ka ọ nwụọ ọnwụ ike",Negative
45
+ Afcon: Ugo Naịjirịa na Bafana Bafana Saụt Afrịka achịpụwalaya,Positive
46
+ Etu ọrụ enyemaka m si mee ka ọha mara m - Okwuluora,Positive
47
+ Ndị 'Labour Party' sịbu m deere jụụ ka e mecha ntụlịaka gbọkọtara m azụ- nwunye Agbasimalo feere LP ọkọlọtọ Govanọ Anambra a tọọrọ,Positive
48
+ Celine Dion: Gịnị bụ 'Stiff Person Syndrome'?,Neutral
49
+ Ụkọ Ego a ọ na emetụta gi? Lee ihe anyi ma maka etu o si bido,Negative
50
+ Christmas Travel Tips: Lee ihe ị ga-eme iji chekwaa onwe gị maka ọdachi ụgbọala,Neutral
51
+ "Nnamdi Kanu: Ihe Emma Kanu, Ipob, Okaiwu ya kwuru maka mkpebi Ụlọikpe Kachasị ",Neutral
52
+ "Okporoko, azụ, ịsha na oskiapa, ego ole ka ọ nọ n'ahịa ugbua?",Neutral
53
+ Papa Okoro dị afọ 100 mana ọ ka na-eji ụkwụ aga echute mmiri n'iyi,Positive
54
+ Etu nwa m si nwụọ n'ọgbaghara Anti-tout n'Onitsha - Nne Chimezie Uduji,Negative
55
+ Etu m si hapụ Naịjirịa gawa mba Chad ịchụ ego - Odinakachukwu Musa Nwaodia,Positive
56
+ Africa Eye: Ikwupu okwu; ikike ite afọ ime na Kenya,Neutral
57
+ "Ehighi m ụra, erighi m nri, iji kpaa 'wig' tokarichara n'ụwa - Helen Williams",Positive
58
+ Ọ bụ ọzụzụ a zụrụ m dịka nwaanyị mere m ji bụrụ ezigbo osite - White Money,Positive
59
+ Etu ụmụafọ Imo Steeti si ata ahụhụ n'ihi enweghi ọkụ latrik kamgbe NLC gbara abụbụọrụ,Negative
60
+ """Ịlụ ọgụ na-amasị m, ana m alụchitere nwanne m nwoke ọgụ"" - Chiamaka Nwaturuocha",Negative
61
+ Imo Governorship Election: Ihe mere n'etiti Achọnụ na ndị uweojii Imo steeti,Negative
62
+ Ọgbambọ: Eji m ire akara na-azụ ezinaụlọ m kamgbe afọ 1998 - Chibueze Damian (Baba Akara),Neutral
63
+ Africa Eye: Ndị nkuzi ji ụtalị apịagbu ụmụakwụkwọ ha,Negative
64
+ E teghị m mmanụ dịka ụkọchukwu- Charles Okafor,Neutral
65
+ India Eye: Etu ụlọọrụ mbinye ego si emechu ndị ha binyere ego ihu iji na-apụta ha ego ahụ,Negative
66
+ Kibbutz massacre: 'Awa 27 ka mụ na nwanta m zoro iji zọ ndụ anyị',Negative
67
+ I hụtula ihe e sere ese na-agụ egwu?,Neutral
68
+ Obibi ndụ na Gaza na ihe butere ọgbaghara ugbua,Negative
69
+ """Mụ na ezinụlọ m gbakpuru n'ime 'bunker' iji zere ndụ anyị n'Israel",Negative
70
+ "Chimamanda Chukwudum: 'Ọrịa 'kidney' nna m dara, nne kwụsị ọrụ kpalirị m ịmụ nka 'pillow'",Positive
71
+ Mmekọrịta mụ na nwa Mohbad dịka nke nwanne na nwanne - Nna Mohbad,Positive
72
+ Amaara m na nwa m ga-abụ 'odogwu' ma o too - Nne Burna Boy,Positive
73
+ Africa Eye: Etu ndị nhazi egwuregwu bọọlụ si emetọ ụmụntakịrị nwoke na mba Gabon,Negative
74
+ Nsogbu anyị nwere bụ na ndị Anambara anaghị akwụ ụtụisi - Soludo,Negative
75
+ Ihe kpalitere m ji see eserese obodo Amagu nke fesara n'ịntanetị niile - Juliet Godwin,Positive
76
+ "Ogbambo: Etu ọrụugbo m si mụbaa ruo ugbo 22 na-akọpụtazị osikapa, ji na ihe ndị ọzọ - David Ezeonyekwere",Positive
77
+ Miss Universe 2023: Ọ bụghị naanị mma ihu na mma ahụ ka a na-ele anya – Ihezue Ugochi Mitchel,Positive
78
+ Itu ndị mmadụ aha bụ ihe dopuru m iche' - Akachukwu Iwuchukwu,Positive
79
+ Desire Oparanozie Retires: Ihe mere m ji kpebie ịla ezumike n’egwurgwu bọọlụ n’oge,Positive
80
+ Xenophobic attacks: Otu nchekwa na mba Saụt Afrịka na-akpagbu ndị mbịarambịa,Negative
81
+ Ekpuru m isi mana ọ napụghị m inweta 'First Class' na mahadum UNN -Chidozie Obianyo,Positive
82
+ "Anyị na-eti mkpu ndị ọcha ịkpagbu ndị ojii, kedụ ihe mere anyị ji akpagbu ndị osu? - Nuzo Onoh",Negative
83
+ Uche m adịghị n'ịzọ ndọrọ ndọrọ ọchịchị - Nonye Soludo,Neutral
84
+ Mali: Gịnị ga-emezi mba tinyere nchekwa ya n'aka otu Wagner?,Neutral
85
+ Gịnị bụ 'Blue Economy' nke onyeisiala Tinubu kepụtara ọhụrụ?,Neutral
86
+ Ọ bụghị eziokwu na m gbahapụrụ Ojazzy Igbo gburu m ọja n'egwu 'Ojapiano' - KCEE,Negative
87
+ "Waste to Wealth: 'Ebe ndị ọzọ na-ahụ komkom mmanya, ana m ahụ ihe nka' - Ifedilichukwu",Positive
88
+ "Etu e si chụọ ndị ojiegbe ọsọ ụkwụ erughi ala n’ọhịa Agu-Udene Akpawfu, Enugwu steeti",Positive
89
+ Sexual Violence: Etu anyị si chọpụta na ụmụokoroọbịa anọ na-edina nwa m nwaanyị dị afọ 15,Negative
90
+ BBC Africa Eye: Etu ndị na-elekọta ndị okenye n’ụlọ PCEA Thogoto si e ji ụtalị apịaka ha ahụ,Negative
91
+ Ọrịa 'gigantism' mere ka m bụrụ onye kachasị ogologo na Ghana – Sulemana Abdul,Neutral
92
+ Ọgba mbọ: Ọmịiko m nwere n’ebe onye ngwọrọ nọ mere m ji rụọ ‘electric wheel chair’ – Honesty Godwin,Positive
93
+ Ọrịa ahụike ụbụrụ isi egbochighi ezinaụlọ anyị ịhụ nnenne m n'anya ruo n'ọnwụ,Negative
94
+ Doctors strike: Gọọmentị etiti etiela iwu 'onye na-arụghị ọrụ agaghị anata ụgwọ ọnwa' n'ụlọọgwụ,Negative
95
+ Ifeanyi Ubah: Kedụ uru ọ ga-abara m ịgba nwanne m Nnamdi Kanu 'sabo'?,Negative
96
+ AI in Music: Mụ na MI Abaga etikọọla egwu tupu m amalite iji AI emepụta egwu - Nkasiobi Chukwu,Positive
97
+ Inflation in Nigeria: Onweghi ego ole ọbụla i jiri banye ahịa na-ezu ịzụta ngwa nri ugbua,Negative
98
+ Ọ fọrọ obere ihe ka mbuze rie ụlọ anyị n’Ogbor Hill Aba.,Neutral
99
+ Ifeanyi Ubah: Obi ọ ga-adị gị mma ma a pịa nne gị ụtalị n'aha 'sit at home'?,Negative
100
+ Gịnị ka 'State of Emergency' gọọmentị tinyere na ngalaba nkọpụta nri Naịjirịa pụtara?,Negative
101
+ "Anaghị m ahụ ụzọ, mana ọ gbochighị m ịbụ onye na-azụ ezi - Ozo Augustine",Positive
102
+ Etu otu enyemaka e hibere ịzọpụta ụmụaka si akpụpụ ụmụaka n'ezinụlọ ha n'aka ike,Negative
103
+ World Population Day: Ihe isi ike emeela ka anyị kagbuo atụmatụ ịmụ oke ụmụ - Ndị ntorobịa,Negative
104
+ Iji asụsụ Igbo eme ihe onyonyo ahụike azọpụtala ndụ ọtụtụ ndị nne – Dkt Ogechi Eze,Positive
105
+ E wepụ nne m akaghị ịgbalahụ ọnwụ site n'ọrịa 'sickle cell'-Nwaanyị dị afọ 65,Positive
106
+ A mụtara m asụsụ ndị Chịana n’Anambra tupu m apụọ Naịjriịa - Ifeoma Amuche,Positive
107
+ Ị ma na ịta anụ na-acha mmee mmee nwereike ịmetụta ahụike gị n'ụzọ ọjọọ?,Negative
108
+ World Drug Abuse Day: 'A kụgbụrụ nwa m maka ebubo mkpụrụmmiri' - Onye e gburu nwa ya,Negative
109
+ Etu m si sọrọ KCee mee egwu Ojapiano - Chigozie Okeke,Positive
110
+ Africa Eye: Etu m si ebuagha megide oke a na-akpasị ndị nwere ọrịa 'sickle cell',Positive
111
+ Etu ịpụ n'anyanwụ si butere m ọrịa kansa dịka onye anyarị - Gerald Eke,Negative
112
+ Fuel subsidy: Ihe ndị mmadụ na-agabiga n’oge iri elu ọnụego mmanụ ụgbọala a,Negative
113
+ Fuel subsidy removal: Ego ole m na-ejibụ agba ụgbọala aga ọrụ anaghịzị ezu,Negative
114
+ Ọgba mbọ: Etu m siri malite ịrụpụta akpụkpọụkwụ na-amụghị ya amụ - Anastasia Uzodinma,Positive
115
+ Ụfọdụ ihe agaghị echefụ maka ọchịchị Onyeisiala Muhammdu Buhari,Negative
116
+ Ihe mere ụfọdụ ndị otiegwu n'Ọwụwa Anyanwụ anaghị apụtacha ihe - Ugochi,Negative
117
+ Traditional Religion: Ihe mere ndị ntorobịa uka Kraịst ji alaghachị n'ụka omenala,Neutral
118
+ Kosi kara imalite inyere m aka na nleta nna ya dara ahụ kemgbe afọ 26 – Nne nwaada a magburu,Negative
119
+ Africa Eye: Etu ndị ọrụ nchekwa na ndị ekperima si eji mmaja anapụ ndị 'queer' ego na Naịjirịa,Negative
120
+ Obi na-ata m ụta maka ọnọdụ nne na nna m nọ ugbua - Sonia Ekweremadu,Negative
121
+ Ọgba Mbọ: Etu ọrụ nka m siri bụrụ ihe a na-agba nkiri na mba ụwa dị icheiche - Joshua Egesi,Positive
122
+ Ibu m buru egbochighị m ịbụ 'Model' - Jennifer Enujiugha,Positive
123
+ World Malaria Day: Ihe Ị kwesịrị ịma maka ọgwụ mgbochi ọrịa ịba ọhụrụ Naịjirịa nabatara,Neutral
124
+ Ihe i kwesịrị ịma maka iwu nwereike igbochi ndị dọkịnta ịhapụ Naịjirịa achụ akaraka ha n'ofesi,Negative
125
+ Ndị Abia kpebiri n'oge a na ike ọchịchị ọjọọ agwụla ha – Ginger Onwusibe,Positive
126
+ Disability bill: Lee ntaramahụhụ dịịrị onye ọbụla ji ndị nwere nkwarụ arịọ arịrịọ n'Enugwu steeti,Negative
127
+ Ime onyonyo na soshal media na-enye m mbada ego ugbua - Justin Ug,Positive
128
+ Lekwa etu iwu 'Constitutional Alteration Bill' nke afọ 2023 si metụta gị,Neutral
129
+ Christine Nnaji: Nwata nwaanyị nwere 'autism' na-eji nka enyere ụmụaka ibe ya aka,Positive
130
+ "Nye anyị mmiri, nye anyị nchekwa'... Arịrịọ ndị Enugwu na-arịọ Peter Mba",Negative
131
+ Ihe mere o ji dịka otu Ohaneze Ndigbo a na-ekwu okwu ire abụọ,Negative
132
+ "Kwalite udo, belata ụbịam... Ihe ndị Ebonyi chọrọ n'aka gọvanọ ọhụrụ ha",Neutral
133
+ "Ọkaikpe nwee obi ebere' - Ihe ụfọdụ kwuru maka ikpe a mara Ekweremadu, nwunye ya",Negative
134
+ Anyị agaghị ebiri ego maka ịkwụ ndị ọrụ ụgwọ ọnwa n'Abia Steeti - Mascot Uzor Kalu,Positive
135
+ Etu m ga-esi weghachite ebube na ugwu Abia steeti – Alex Otti,Positive
136
+ Aga m etinye mmepe Aba n'ọnọdụ 'State of Emergency' ma m bụrụ Gọvanọ - Gregory Ibe,Negative
137
+ "Frank Nweke Jnr: Nye m otu afọ, mmiri ga-agba n’Enugu",Positive
138
+ "Africa Eye: 'Seychelles, ije mụ na ọgwụike heroin'",Negative
139
+ Ihe ndị ahịa ha gbara ọkụ n'Ajegunle gwara BBC Igbo,Negative
140
+ Bode George: Ndị na-agbasa ozi ịkpaoke agbụrụ gwa anyị ihe ha ga-eme ma ha banye ọchịchị Legọs,Negative
141
+ """Aga m abụ onye odibo nye ndị Enugwu ma m bụrụ Gọvanọ"" - Ụkọchukwu Obi-Ozoemena",Positive
142
+ Ihe ndị mmadụ na-ekwu maka mpụtara ntụliaka onyeisiala Naịjirịa,Neutral
143
+ Ihe mere m ji laghachi ga tụọ vootu n'agbanyeghị ndị omekome wakporo m,Positive
144
+ "Inconclusive', 'Run off' na etu ndị ọzọ ntuliaka 2023 nwereike isi gaa",Neutral
145
+ "Peter Obi: Ihe ndị ị maghị maka Obi, Tinubu, Peter Obi, Kwankwaso na Atiku",Neutral
146
+ New Naira Scarcity: Ihe ndị mmadụ na-agabiga n'ihi ụkọ ego naịra,Negative
147
+ Sex for work: Etu ndịisi ụlọọrụ ebe a na-akọpụta ahịhịa tii si edina ụmụnwaanyị na-achọ ọrụ,Negative
148
+ First-time voters: 'Ihe mere ntuliaka 2023 a ji dị mkpa',Positive
149
+ Nigeria Election 2023: Ihe i nwereike ime ka ị bụrụ Onyeisiala Naịjirịa otu ụbọchị,Positive
150
+ Ihe mere PDP Abia Steeti jiri si n'Isialangwa North họpụta onye ga-azọ ọkwa Gọvanọ,Neutral
151
+ "Ọ ga-atụ ha n'anya, aga m abụ Gọvanọ Legọs - Gbadebo Rhodes-Vivour",Positive
152
+ """Ihe mere ntuliaka afọ 2023 ji dị anyị bụ ndị ntoroọbịa Naịjirịa oke mkpa""",Positive
153
+ Ihe mere m ji azọ ọkwa n'ụlọomeiwu Naịjirịa n'aha Labour Pati - Hilda Dokubo,Positive
154
+ Oke ruuru ndị Enugwu North na South ga-eru ha aka n'ọchịchị m - Chimaobi Sam Atu,Positive
155
+ Aga m arụ ọrụ n'Enugwu West ọfụma karịa Ike Ekweremadu - Osita Ngwu,Positive
156
+ John Abraham Godson: Ihe mere m ji na-azọ ọkwa n'ADC ma na-akwado Peter Obi nke Labour Pati,Positive
157
+ Ihe anyị gabigara afọ asatọ tupu anyị mụta ejima anọ',Positive
158
+ Anyị agaghị ebugharị oge e kwesịrị ime ntuliaka - Mahmood Yakubu,Neutral
159
+ "Etu m si eji ụkara nsibidi, uli na Mbarị akọ akụkọ omenala ndị Igbo - Chinwendu Kelechi",Positive
160
+ Ọgba Mbọ: Ekweghị m ka isi m kpuru gbochie iji aka m emepụta ihe dị mma - Ifeanyi Ukwueze,Positive
161
+ Buhari tinyere ụfọdụ ego a napụtara ndị zupuru ya n'ịrụ 'Second Niger Bridge' - Fashola,Positive
162
+ Anyị amaghị na agha Biafra ga-erucha afọ atọ - Ndị hụrụ agha,Negative
163
+ "Ndị Igbo bi na Kano enweghị ụjọ ọbụla, obi ruru anyị ala - Eze ndị Igbo na Kano",Positive
164
+ Miss Universe 2022: Ihe mere m ji ahapụ Amerịka bịa turuugo ‘Miss Universe’ na Naịjirịa - Montana Onose,Positive
165
+ World Braille Day: Lee onye kpuru isi na-akụziri ndị na-ahụ ụzọ 'Mathematics',Positive
166
+ Mmerụ ahụ so ihe gbara ka ogbunigwe na Kano ka na-emetụta mụ na ọrụ m',Negative
167
+ Lekwa ego ole eji esi Legọs gaa ọwụwa anyanwụ Naijirịa ugbua,Negative
168
+ Etu anyị si mepụta akwa 'Goddess Drip' na-ewu ebe niile.,Positive
169
+ Africa Eye: Etu ụbịam si akpata enweghị nchekwa na mpụ iri elu n'Afrịka,Negative
170
+ Artificial Intelligence: Etu anyị siri rụpụta rọbọtụ nwere ọgụgụisi ka mmadụ - Chuks Ekwueme,Positive
171
+ Ihe mere eji agba m ụta oge niile - Bola Ahmed Tinubu,Negative
172
+ Ihe m jiri hiwe ebe a na-echekwa mmiri ara ụmụnwaanyị - Dkt Chinny Obinwanne,Negative
173
+ "Ọgba Mbọ: Lee Afam Dozie, onye na-akpọlịte ụgbọala mgbe ochie n'ọnwụ",Positive
174
+ Ihe mere m ji hapụ Kanada ebe m bụ dọkịta bịa ịnọchite Anambra Central - Chinedu Umeadi,Positive
175
+ Etu anyị si rụpụta ogbunigwe e ji lụọ agha Biafra - Felix Oragwu,Positive
176
+ "Ị nụla maka osimiri Ethiope, mmiri a sị na-agwọ ọrịa ma na-enye onyinye?",Positive
177
+ "Festus Keyamo: 'Onye atala Tinubu ụta maka foto Donald Duke, ọ maghị maka ya'",Negative
178
+ Ihe m ji hapụ ọrụ Nọọsụ n'Amerịka chọọ ịnọchite Enugu-North na South n'Ụlọnnochiteanya',Positive
179
+ Chef Mohammed: Etu m si malite isi nri ọdịnala ndị Naịjirịa,Positive
180
+ Ọgba mbọ: Ehi Igbo anaghị atapịasị ubi ndị mmadụ - Madiwe Okolie,Positive
181
+ "‘Ajọ ụzọ na-etinye ndụ anyị n’ọnọdụ ọjọọ’ - Ndị obodo Egbuoma, Imo steeti",Negative
182
+ Ọ bụghị eziokwu na ụmụnwaanyị na-etinye m na mkpaabụ ha - Tony Umez,Neutral
183
+ BBC Africa Eye: Ihe ụmụnwaanyị na-agba odibo na-agabiga n'Afrịka,Negative
184
+ A mụrụ anyị mgbe a na-atụfu ejima - Ụmụ ejima gbara afọ 80,Negative
185
+ Obudu: Ị ma maka obodo a ụmụnwoke na ụmụnwaanyị nwere asụsụ nke ha?,Neutral
186
+ Etu m si bụrụ ọkaibe n'ọrụ 'Mechanic' ụgbọala – Ukamaka Maluze,Positive
187
+ Ihe mere m ji gbaa arụkwaghịm dịka mịnịsta Ọkụ n’oge Jonathan - Barth Nnaji,Negative
188
+ Ọ bụ ọgụ dara n'etiti ndịagha na ndị ohi mmanụ butere nsogbu n'Izombe - Gọọmentị Imo,Negative
189
+ COP27: Etu ụfọdụ ihe ị na-eme si akwalite mgbanwe ihu eligwe,Positive
190
+ Anwara m ugboro anọ tupu m merie asọmpi nwaanyị kacha mma na Naịjirịa - Ada Eme,Positive
191
+ Abụbu m 'pastor' mana ugbua a bụzị m dibịa' - Ikuku the Great Ijele,Neutral
192
+ Ihe mere ntuliaka 2023 ga-eji atụ ndị mmadụ n'anya - Rabiu Kwankwaso,Neutral
193
+ South East Governors: Etu anyị ga-esi kekpọọ ọnọdụ nchekwa n'Ọwụwa Anyanwụ,Positive
194
+ "Kenneth Okonkwo: 'Ọbụrụ na Labour Party gbanwee, agaghị m ahapụ ha naanị, aga m ebuso ha agha'",Positive
195
+ Ọtụtụ ndị a ma ama na-etigharị egwu m na-anataghị m ikike - Madam Ladder,Negative
196
+ Etu m si zute di m bụ Gọvanọ Akeredolu nke Ondo Steeti - Betty Anyanwu,Positive
197
+ Chibuike Napoleon: Amalitere m ọrụ idugharị ndị ọbịa n'ogige ụmụanụmanụ ka m dị afọ isii,Positive
198
+ Poco Lee: Etu m si bụrụ ọgbaegwu a ma ama nakwa ihe na-enye m ọṅụ,Positive
199
+ Ihe m ji hapụ ọrụ ‘Telecoms’ mepụtawa ‘Yogurt’ – Kingsley Mbah,Positive
200
+ "Aisha Buhari: Amaghị m ma anyị mezuru ihe ndị mmadụ tụrụ anya na anyị ga-eme, mere m jiri rịọ ndị Naịjirịa",Positive
201
+ Africa Eye: Etu agụụ si egbusi ụmụaka na Tigray n'ihi agha ha na gọọmentị Ethiopia,Negative
202
+ Ihe mere owuite ji anyụ ụfọdụ ndị gbabuuru Naịjiria bọọlụ anya,Negative
203
+ Uwe nne m ka m ji malite ọrụ ịkpa ọchị - RealSophy,Positive
204
+ World Sight Day: 'Ịtụnye mamiri maọbụ mmiri ara nwere ike itinye anya gị na nsogbu',Negative
205
+ Lee ọnọdụ ogige ndị idemmiri chụpụrụ n'ụlọ ha n'Anambra Steeti,Negative
206
+ Flooding in Anambra: Etu Idemmiri ka si na-akpa ikpe n'Ogbaru Anambra Steeti.,Negative
207
+ Mụ na Tinubu enweghi nsogbu ọbụla mere m ji akwado Peter Obi - Ayo Adebanjo,Positive
208
+ Etu ịkpụ ụzụ ga-esi mee ka nwaanyị gbasie ike ma maa ezigbo mma - Sandra Okeke,Positive
209
+ Ụtụisi gọọmentị na-achọ ịtọgbu anyị - ụfọdụ ndị bi n'Anambra na-ekwu,Negative
210
+ "Ann Agom Eze: Ebu m Dave Umahi Ụzọ bata na APC, ọ gaghị achụpụli m",Neutral
211
+ BBC Africa Eye: Njem nwaanyị na-achọ nna ya,Negative
212
+ Timi Dakolo: “Ọ bụrụ na Naịjirịa bụ mmadụ gbara afọ 62 a ga m asị ya nwanne m gaa hazie onwe gị”,Negative
213
+ Etu mmachi otu jikọtara ndị keke si emetụta ndị Anambra steeti,Negative
214
+ Etu ọkụ si gbagbuo ụmụnne atọ na Port Harcourt,Negative
215
+ """Anaghị m ahụ onwe ka onye nwere nkwarụ"" - Ọkpọ ụbọ na-enweghị mkpịsị aka",Neutral
216
+ Lee ọnọdụ ọjọọ ụfọdụ ụlọakwụkwọ dị n'Ebonyi steeti,Negative
217
+ Ọgba Mbọ: Etu m siri hapụ ọrụ oyibo m ma malite ighee Akara n’ụzọ,Positive
218
+ Sign Language: Ihe ndị ị na-amaghị maka asụsụ ndị na-anaghị anụ ntị maọbụ ekwu okwu,Neutral
219
+ Ọgbọnọ: Etu e si akọpụta ya site mkpụrụosisi ruo ite ofe,Neutral
220
+ Ndị mmadụ che na ọkụ ga-adọgbu m mgbe m na-amụ ọrụ 'electrician' - Adaeze Chukwuneke,Positive
221
+ "Etu e si chọta nwata dị afọ 11 furu n’Enugu n’ime Owerri, Imo steeti  ",Positive
222
+ Etu e si eme emume iri ji ọhụrụ n'Enugwu-Ukwu,Positive
223
+ Ihe mere Inec jiri kagbuo aha mmadụ otu nde debanyere aha ha ịtụ vootu,Positive
224
+ Ọ gbanweghi n'ụwa na-agbanwe agbanwe,Negative
225
+ """Ihe m chere maka ọpụpụ Peter Obi na PDP na ọkwa onyeisiala Naịjirịa bụ..."" - Bode George",Neutral
226
+ Charles of Play: Ihe mere m ji arụgharị ejije ndị mgbe ochie ka ọ bụrụ nke ọgbara ọhụrụ,Positive
227
+ Eji m ụkwụ ụkpọrọ malite ịgba bọọlụ n'Aba - Uchenna Kanu,Positive
228
+ Ihe mere anyị jiri zaa oku ịgbara Naịjirịa bọọlụ - Ụmụnwaanyị Super Falcons,Positive
229
+ "Fact-check: Akụkọ ahụ ị na-achọ ike, ọ bụ akụkọ ụgha ka ọ bụ nke ezie?",Neutral
230
+ Lee ezinụlọ ụmụaka ha niile bụ ọpụrụiche n'egwuregwu,Positive
231
+ "Dịka onye nkwado Arsenal, nwaanyị ọbụla agaghị emewali gị obi - Kelechi Arsenal",Positive
232
+ Igbo: Ebee ka anyị si?,Neutral
233
+ Etu m si bụrụ ọkaibe n'asọmpi ịkpụ ụzụ n'etiti ndị nwere nkwarụ - Lucy Ejike Obichukwu,Positive
234
+ Etu ndị agha Naịjirịa si kpochapụ ndị obodo Isheagu n'oge agha Biafra,Negative
235
+ Ihe m gabigara n'aka onye chọrọ idina m n'ike mere m jiri banye n'ọrụ 'pop' - Stella Chinonyerem Agu,Negative
236
+ Etu m siri bụrụ onye nke atọ n'ụwa niile na mgba Sumo - Emeka Okeke (Baba Mutum),Positive
237
+ Ihe m ji bụrụ ọkaibe n'ịchọ ụmụnwaanyị mma - Kizito,Positive
238
+ Lee etu Amobi Ezeaku si bụrụ onye nkuzi ndị Rangers Enugu oge ọ dị naanị afọ 26,Positive
239
+ Ihe Naịjirịa mere m n'Olympics gbawara m obi - Cici Onyekwere,Negative
240
+ "Ihe ndị mmadụ ejịghị echefụ Ernest Okonkwo, ọkpọka 'football commentator' larala mmụọ",Positive