File size: 23,157 Bytes
ca5ac93 |
1 2 3 4 5 6 7 8 9 10 11 12 13 14 15 16 17 18 19 20 21 22 23 24 25 26 27 28 29 30 31 32 33 34 35 36 37 38 39 40 41 42 43 44 45 46 47 48 49 50 51 52 53 54 55 56 57 58 59 60 61 62 63 64 65 66 67 68 69 70 71 72 73 74 75 76 77 78 79 80 81 82 83 84 85 86 87 88 89 90 91 92 93 94 95 96 97 98 99 100 101 102 103 104 105 106 107 108 109 110 111 112 113 114 115 116 117 118 119 120 121 122 123 124 125 126 127 128 129 130 131 132 133 134 135 136 137 138 139 140 141 142 143 144 145 146 147 148 149 150 151 152 153 154 155 156 157 158 159 160 161 162 163 164 165 166 167 168 169 170 171 172 173 174 175 176 177 178 179 180 181 182 183 184 185 186 187 188 189 190 191 192 193 194 195 196 197 198 199 200 201 202 203 204 205 206 207 208 209 210 211 212 213 214 215 216 217 218 219 220 221 222 223 224 225 226 227 228 229 230 231 232 233 234 235 236 237 238 239 240 |
Sentence,label
Onyeisi ndị uweojii na Kenya agbaala arụkwaghịm,Negative
"Okwu Nnamdi Kanu bụ okwu nwereonwe, ọ bụghị okwu nchekwa - Aloy Ejimakor",Neutral
Africa Eye: Etu e si ebo ndị agadị ebubo amosu iji napụ ha ala ha,Negative
Ọrịa ndị a na-enweta site na mmiri ọjọọ,Negative
Ndị mmadụ na-akpachapụ anyị n'ihi na anyị nwere ọrịa 'Sickle Cell anaemia',Negative
Lee ihe bụ Menopause ụmụnwoke a kpọrọ 'Andropause',Neutral
Ụgwọ opekatampe: Ihe mere gọọmentị agaghị akwụnwu ndị ọrụ ego ole ha chọrọ - Onyejeocha,Negative
"Etu ụlọelu ogogo ise si daa n'ụlọakwụkwọ DMGS dị n'Onitsha, Anambra Steeti",Negative
"""Junior Pope anwụchaala tupu a gụpụta ya na mmiri""",Negative
Ihe mere m jiri buru ngwa ahịa m site n'ala Igbo gawa Legọs - Cubana Chiefpriest,Neutral
"Ihe mere m ga saa ara m - Eniola, nwaagbọghọ sara ara ya",Negative
"Agụrụ, mmanụ ụgbọala, dọla na ụzọ ndị ọzo ọchịchị Tinubu n'otu afọ siri metụta ndị Naịjirịa",Negative
"""Ọchịchị onyekwuouche ya ka dị ndụ n'Afrịka"" - Goodluck Jonathan",Positive
Akwamozu nne Obi Cubana gbanwere ndụ m - Anyidons,Positive
Etu m si tụọ ime mụọ nwa na-agbanyeghi ọrịa PCOS - Stephanie Coker Aderinokun,Positive
‘Egwuruegwu Invictus na-egosi m na ọ bụghị nanị m so’,Positive
"""Ọ dịghịrị m mfe ibido ihe ịkpa ọchị"" - Neekah Uwayah",Neutral
Afọ ise agaala kemgbe etiri mkpu mmetọ ụmụnwaanyị na mba Sierra Leone. Ọ gbanweela?,Negative
"Akwa m na-eyi eme ejije ka D Law tọrọ m atọ, ọ karịala afọ 30' - Layiwasabi",Positive
Nwaanyị Nnewi: Etu nne m ochie siri kpalite m ime ‘skit’,Positive
Ihe ndị ị ga-eme naịra nwereike itinye gị na nga,Neutral
Climate Change: Ihe i kwesịrị ịma maka oke okpomoọkụ a dị ugbua - NiMet,Neutral
Tuberculosis symptoms: Etu m si rịa ọrịa ụkwaranta afọ iri na anọ na-achọpụtaghị - Janet,Negative
Cost of living: Etu mụ na ezinaụlọ m si echere oge ugbua ọnọdụ siri ike na Naịjirịa,Negative
Africa Eye: Etu otu nwaanyị si jiri Whatsapp zọọ ndụ ndị a tọrọ atọ,Positive
Bosun Tijani: Gọọmentị Naịjirịa anaghị amachi Kripto - Mịnịsta mgbasaozi na akụnauba dijitaal,Neutral
Aba Power Plant: Etu ndị Aba ga na-akwụ ụgwọ ọkụ,Positive
A sị na ise onyonyo ndị otiegwu bụ ọrụ ụmụnwoke mana eji m ya aracha pịọm - Director Pink,Positive
"Ụlọelu ọzọ adakwala n'Ọnịcha, otu onye nwereike ka tọrọ n'ime ya",Negative
"Onitsha building collaspe: ""Amaghị m na ụlọ anyị nọ n'ime ya na-ada ada ruo mgbe m hụrụ onwe m n'ime ụvụrụ aja""",Negative
Fact Check: Ọ bụ eziokwu na awụrụ mmadụ 'acid' n'ọgụ dara n'etiti Sasa na ndị ahịa Ọgbọ ọgwụ?,Negative
Ihe L na R adịghị m mfe ime n'ihe onyonyo 'A Tribe called Judah' - Uzor Arukwe,Positive
Ndị Ika ha bụ ndị Igbo ka ha bụ ndị Iduu si Bini?,Neutral
Jennifer Uchendu: 'Ọ tụrụ m n'anya inweta nturuugo BBC 100 Women',Positive
"Ana ma agagharị na mbaụwa achọ ndị ga-akwado m, Naịjirịa anaghị enye m ego ndị ahụ' - Chioma Ude Afriff",Positive
Ihe mere ndị na-arụpụta 'pure water' n'Enugwu jiri agba abụbụọrụ,Positive
Ned Nwoko: Nye ndị aka ha kwụ ọtọ ikike ibu egbe ma ha chọọ,Negative
Ahụhụ Naịjirịa na-ata ugbua sitere n'iwu ọjọọ ndị e mere n'oge gara aga - Benjamin Kalu,Negative
Naira to dollar: Ihe mere naịra ji ama afọ n'ala ma a tụnyere ya dọla na ego ndị ọzọ,Negative
Ọgba Mbọ: Etu m si chọpụta iji akịawụsa eme loi loi - Jennifer Ugwuoke,Positive
Same Sex blessing: Ndị Bishọp Afrịka nwere nghọta pụrụiche banyere ozi m - Pope Francis,Positive
Ọrụ 'vulcanizer' na-enye m ihe ruru puku iri n'otu ụbọchị - Nwada Bose,Positive
"A chọrọ igbu ""Password"" ka ọ nwụọ ọnwụ ike",Negative
Afcon: Ugo Naịjirịa na Bafana Bafana Saụt Afrịka achịpụwalaya,Positive
Etu ọrụ enyemaka m si mee ka ọha mara m - Okwuluora,Positive
Ndị 'Labour Party' sịbu m deere jụụ ka e mecha ntụlịaka gbọkọtara m azụ- nwunye Agbasimalo feere LP ọkọlọtọ Govanọ Anambra a tọọrọ,Positive
Celine Dion: Gịnị bụ 'Stiff Person Syndrome'?,Neutral
Ụkọ Ego a ọ na emetụta gi? Lee ihe anyi ma maka etu o si bido,Negative
Christmas Travel Tips: Lee ihe ị ga-eme iji chekwaa onwe gị maka ọdachi ụgbọala,Neutral
"Nnamdi Kanu: Ihe Emma Kanu, Ipob, Okaiwu ya kwuru maka mkpebi Ụlọikpe Kachasị ",Neutral
"Okporoko, azụ, ịsha na oskiapa, ego ole ka ọ nọ n'ahịa ugbua?",Neutral
Papa Okoro dị afọ 100 mana ọ ka na-eji ụkwụ aga echute mmiri n'iyi,Positive
Etu nwa m si nwụọ n'ọgbaghara Anti-tout n'Onitsha - Nne Chimezie Uduji,Negative
Etu m si hapụ Naịjirịa gawa mba Chad ịchụ ego - Odinakachukwu Musa Nwaodia,Positive
Africa Eye: Ikwupu okwu; ikike ite afọ ime na Kenya,Neutral
"Ehighi m ụra, erighi m nri, iji kpaa 'wig' tokarichara n'ụwa - Helen Williams",Positive
Ọ bụ ọzụzụ a zụrụ m dịka nwaanyị mere m ji bụrụ ezigbo osite - White Money,Positive
Etu ụmụafọ Imo Steeti si ata ahụhụ n'ihi enweghi ọkụ latrik kamgbe NLC gbara abụbụọrụ,Negative
"""Ịlụ ọgụ na-amasị m, ana m alụchitere nwanne m nwoke ọgụ"" - Chiamaka Nwaturuocha",Negative
Imo Governorship Election: Ihe mere n'etiti Achọnụ na ndị uweojii Imo steeti,Negative
Ọgbambọ: Eji m ire akara na-azụ ezinaụlọ m kamgbe afọ 1998 - Chibueze Damian (Baba Akara),Neutral
Africa Eye: Ndị nkuzi ji ụtalị apịagbu ụmụakwụkwọ ha,Negative
E teghị m mmanụ dịka ụkọchukwu- Charles Okafor,Neutral
India Eye: Etu ụlọọrụ mbinye ego si emechu ndị ha binyere ego ihu iji na-apụta ha ego ahụ,Negative
Kibbutz massacre: 'Awa 27 ka mụ na nwanta m zoro iji zọ ndụ anyị',Negative
I hụtula ihe e sere ese na-agụ egwu?,Neutral
Obibi ndụ na Gaza na ihe butere ọgbaghara ugbua,Negative
"""Mụ na ezinụlọ m gbakpuru n'ime 'bunker' iji zere ndụ anyị n'Israel",Negative
"Chimamanda Chukwudum: 'Ọrịa 'kidney' nna m dara, nne kwụsị ọrụ kpalirị m ịmụ nka 'pillow'",Positive
Mmekọrịta mụ na nwa Mohbad dịka nke nwanne na nwanne - Nna Mohbad,Positive
Amaara m na nwa m ga-abụ 'odogwu' ma o too - Nne Burna Boy,Positive
Africa Eye: Etu ndị nhazi egwuregwu bọọlụ si emetọ ụmụntakịrị nwoke na mba Gabon,Negative
Nsogbu anyị nwere bụ na ndị Anambara anaghị akwụ ụtụisi - Soludo,Negative
Ihe kpalitere m ji see eserese obodo Amagu nke fesara n'ịntanetị niile - Juliet Godwin,Positive
"Ogbambo: Etu ọrụugbo m si mụbaa ruo ugbo 22 na-akọpụtazị osikapa, ji na ihe ndị ọzọ - David Ezeonyekwere",Positive
Miss Universe 2023: Ọ bụghị naanị mma ihu na mma ahụ ka a na-ele anya – Ihezue Ugochi Mitchel,Positive
Itu ndị mmadụ aha bụ ihe dopuru m iche' - Akachukwu Iwuchukwu,Positive
Desire Oparanozie Retires: Ihe mere m ji kpebie ịla ezumike n’egwurgwu bọọlụ n’oge,Positive
Xenophobic attacks: Otu nchekwa na mba Saụt Afrịka na-akpagbu ndị mbịarambịa,Negative
Ekpuru m isi mana ọ napụghị m inweta 'First Class' na mahadum UNN -Chidozie Obianyo,Positive
"Anyị na-eti mkpu ndị ọcha ịkpagbu ndị ojii, kedụ ihe mere anyị ji akpagbu ndị osu? - Nuzo Onoh",Negative
Uche m adịghị n'ịzọ ndọrọ ndọrọ ọchịchị - Nonye Soludo,Neutral
Mali: Gịnị ga-emezi mba tinyere nchekwa ya n'aka otu Wagner?,Neutral
Gịnị bụ 'Blue Economy' nke onyeisiala Tinubu kepụtara ọhụrụ?,Neutral
Ọ bụghị eziokwu na m gbahapụrụ Ojazzy Igbo gburu m ọja n'egwu 'Ojapiano' - KCEE,Negative
"Waste to Wealth: 'Ebe ndị ọzọ na-ahụ komkom mmanya, ana m ahụ ihe nka' - Ifedilichukwu",Positive
"Etu e si chụọ ndị ojiegbe ọsọ ụkwụ erughi ala n’ọhịa Agu-Udene Akpawfu, Enugwu steeti",Positive
Sexual Violence: Etu anyị si chọpụta na ụmụokoroọbịa anọ na-edina nwa m nwaanyị dị afọ 15,Negative
BBC Africa Eye: Etu ndị na-elekọta ndị okenye n’ụlọ PCEA Thogoto si e ji ụtalị apịaka ha ahụ,Negative
Ọrịa 'gigantism' mere ka m bụrụ onye kachasị ogologo na Ghana – Sulemana Abdul,Neutral
Ọgba mbọ: Ọmịiko m nwere n’ebe onye ngwọrọ nọ mere m ji rụọ ‘electric wheel chair’ – Honesty Godwin,Positive
Ọrịa ahụike ụbụrụ isi egbochighi ezinaụlọ anyị ịhụ nnenne m n'anya ruo n'ọnwụ,Negative
Doctors strike: Gọọmentị etiti etiela iwu 'onye na-arụghị ọrụ agaghị anata ụgwọ ọnwa' n'ụlọọgwụ,Negative
Ifeanyi Ubah: Kedụ uru ọ ga-abara m ịgba nwanne m Nnamdi Kanu 'sabo'?,Negative
AI in Music: Mụ na MI Abaga etikọọla egwu tupu m amalite iji AI emepụta egwu - Nkasiobi Chukwu,Positive
Inflation in Nigeria: Onweghi ego ole ọbụla i jiri banye ahịa na-ezu ịzụta ngwa nri ugbua,Negative
Ọ fọrọ obere ihe ka mbuze rie ụlọ anyị n’Ogbor Hill Aba.,Neutral
Ifeanyi Ubah: Obi ọ ga-adị gị mma ma a pịa nne gị ụtalị n'aha 'sit at home'?,Negative
Gịnị ka 'State of Emergency' gọọmentị tinyere na ngalaba nkọpụta nri Naịjirịa pụtara?,Negative
"Anaghị m ahụ ụzọ, mana ọ gbochighị m ịbụ onye na-azụ ezi - Ozo Augustine",Positive
Etu otu enyemaka e hibere ịzọpụta ụmụaka si akpụpụ ụmụaka n'ezinụlọ ha n'aka ike,Negative
World Population Day: Ihe isi ike emeela ka anyị kagbuo atụmatụ ịmụ oke ụmụ - Ndị ntorobịa,Negative
Iji asụsụ Igbo eme ihe onyonyo ahụike azọpụtala ndụ ọtụtụ ndị nne – Dkt Ogechi Eze,Positive
E wepụ nne m akaghị ịgbalahụ ọnwụ site n'ọrịa 'sickle cell'-Nwaanyị dị afọ 65,Positive
A mụtara m asụsụ ndị Chịana n’Anambra tupu m apụọ Naịjriịa - Ifeoma Amuche,Positive
Ị ma na ịta anụ na-acha mmee mmee nwereike ịmetụta ahụike gị n'ụzọ ọjọọ?,Negative
World Drug Abuse Day: 'A kụgbụrụ nwa m maka ebubo mkpụrụmmiri' - Onye e gburu nwa ya,Negative
Etu m si sọrọ KCee mee egwu Ojapiano - Chigozie Okeke,Positive
Africa Eye: Etu m si ebuagha megide oke a na-akpasị ndị nwere ọrịa 'sickle cell',Positive
Etu ịpụ n'anyanwụ si butere m ọrịa kansa dịka onye anyarị - Gerald Eke,Negative
Fuel subsidy: Ihe ndị mmadụ na-agabiga n’oge iri elu ọnụego mmanụ ụgbọala a,Negative
Fuel subsidy removal: Ego ole m na-ejibụ agba ụgbọala aga ọrụ anaghịzị ezu,Negative
Ọgba mbọ: Etu m siri malite ịrụpụta akpụkpọụkwụ na-amụghị ya amụ - Anastasia Uzodinma,Positive
Ụfọdụ ihe agaghị echefụ maka ọchịchị Onyeisiala Muhammdu Buhari,Negative
Ihe mere ụfọdụ ndị otiegwu n'Ọwụwa Anyanwụ anaghị apụtacha ihe - Ugochi,Negative
Traditional Religion: Ihe mere ndị ntorobịa uka Kraịst ji alaghachị n'ụka omenala,Neutral
Kosi kara imalite inyere m aka na nleta nna ya dara ahụ kemgbe afọ 26 – Nne nwaada a magburu,Negative
Africa Eye: Etu ndị ọrụ nchekwa na ndị ekperima si eji mmaja anapụ ndị 'queer' ego na Naịjirịa,Negative
Obi na-ata m ụta maka ọnọdụ nne na nna m nọ ugbua - Sonia Ekweremadu,Negative
Ọgba Mbọ: Etu ọrụ nka m siri bụrụ ihe a na-agba nkiri na mba ụwa dị icheiche - Joshua Egesi,Positive
Ibu m buru egbochighị m ịbụ 'Model' - Jennifer Enujiugha,Positive
World Malaria Day: Ihe Ị kwesịrị ịma maka ọgwụ mgbochi ọrịa ịba ọhụrụ Naịjirịa nabatara,Neutral
Ihe i kwesịrị ịma maka iwu nwereike igbochi ndị dọkịnta ịhapụ Naịjirịa achụ akaraka ha n'ofesi,Negative
Ndị Abia kpebiri n'oge a na ike ọchịchị ọjọọ agwụla ha – Ginger Onwusibe,Positive
Disability bill: Lee ntaramahụhụ dịịrị onye ọbụla ji ndị nwere nkwarụ arịọ arịrịọ n'Enugwu steeti,Negative
Ime onyonyo na soshal media na-enye m mbada ego ugbua - Justin Ug,Positive
Lekwa etu iwu 'Constitutional Alteration Bill' nke afọ 2023 si metụta gị,Neutral
Christine Nnaji: Nwata nwaanyị nwere 'autism' na-eji nka enyere ụmụaka ibe ya aka,Positive
"Nye anyị mmiri, nye anyị nchekwa'... Arịrịọ ndị Enugwu na-arịọ Peter Mba",Negative
Ihe mere o ji dịka otu Ohaneze Ndigbo a na-ekwu okwu ire abụọ,Negative
"Kwalite udo, belata ụbịam... Ihe ndị Ebonyi chọrọ n'aka gọvanọ ọhụrụ ha",Neutral
"Ọkaikpe nwee obi ebere' - Ihe ụfọdụ kwuru maka ikpe a mara Ekweremadu, nwunye ya",Negative
Anyị agaghị ebiri ego maka ịkwụ ndị ọrụ ụgwọ ọnwa n'Abia Steeti - Mascot Uzor Kalu,Positive
Etu m ga-esi weghachite ebube na ugwu Abia steeti – Alex Otti,Positive
Aga m etinye mmepe Aba n'ọnọdụ 'State of Emergency' ma m bụrụ Gọvanọ - Gregory Ibe,Negative
"Frank Nweke Jnr: Nye m otu afọ, mmiri ga-agba n’Enugu",Positive
"Africa Eye: 'Seychelles, ije mụ na ọgwụike heroin'",Negative
Ihe ndị ahịa ha gbara ọkụ n'Ajegunle gwara BBC Igbo,Negative
Bode George: Ndị na-agbasa ozi ịkpaoke agbụrụ gwa anyị ihe ha ga-eme ma ha banye ọchịchị Legọs,Negative
"""Aga m abụ onye odibo nye ndị Enugwu ma m bụrụ Gọvanọ"" - Ụkọchukwu Obi-Ozoemena",Positive
Ihe ndị mmadụ na-ekwu maka mpụtara ntụliaka onyeisiala Naịjirịa,Neutral
Ihe mere m ji laghachi ga tụọ vootu n'agbanyeghị ndị omekome wakporo m,Positive
"Inconclusive', 'Run off' na etu ndị ọzọ ntuliaka 2023 nwereike isi gaa",Neutral
"Peter Obi: Ihe ndị ị maghị maka Obi, Tinubu, Peter Obi, Kwankwaso na Atiku",Neutral
New Naira Scarcity: Ihe ndị mmadụ na-agabiga n'ihi ụkọ ego naịra,Negative
Sex for work: Etu ndịisi ụlọọrụ ebe a na-akọpụta ahịhịa tii si edina ụmụnwaanyị na-achọ ọrụ,Negative
First-time voters: 'Ihe mere ntuliaka 2023 a ji dị mkpa',Positive
Nigeria Election 2023: Ihe i nwereike ime ka ị bụrụ Onyeisiala Naịjirịa otu ụbọchị,Positive
Ihe mere PDP Abia Steeti jiri si n'Isialangwa North họpụta onye ga-azọ ọkwa Gọvanọ,Neutral
"Ọ ga-atụ ha n'anya, aga m abụ Gọvanọ Legọs - Gbadebo Rhodes-Vivour",Positive
"""Ihe mere ntuliaka afọ 2023 ji dị anyị bụ ndị ntoroọbịa Naịjirịa oke mkpa""",Positive
Ihe mere m ji azọ ọkwa n'ụlọomeiwu Naịjirịa n'aha Labour Pati - Hilda Dokubo,Positive
Oke ruuru ndị Enugwu North na South ga-eru ha aka n'ọchịchị m - Chimaobi Sam Atu,Positive
Aga m arụ ọrụ n'Enugwu West ọfụma karịa Ike Ekweremadu - Osita Ngwu,Positive
John Abraham Godson: Ihe mere m ji na-azọ ọkwa n'ADC ma na-akwado Peter Obi nke Labour Pati,Positive
Ihe anyị gabigara afọ asatọ tupu anyị mụta ejima anọ',Positive
Anyị agaghị ebugharị oge e kwesịrị ime ntuliaka - Mahmood Yakubu,Neutral
"Etu m si eji ụkara nsibidi, uli na Mbarị akọ akụkọ omenala ndị Igbo - Chinwendu Kelechi",Positive
Ọgba Mbọ: Ekweghị m ka isi m kpuru gbochie iji aka m emepụta ihe dị mma - Ifeanyi Ukwueze,Positive
Buhari tinyere ụfọdụ ego a napụtara ndị zupuru ya n'ịrụ 'Second Niger Bridge' - Fashola,Positive
Anyị amaghị na agha Biafra ga-erucha afọ atọ - Ndị hụrụ agha,Negative
"Ndị Igbo bi na Kano enweghị ụjọ ọbụla, obi ruru anyị ala - Eze ndị Igbo na Kano",Positive
Miss Universe 2022: Ihe mere m ji ahapụ Amerịka bịa turuugo ‘Miss Universe’ na Naịjirịa - Montana Onose,Positive
World Braille Day: Lee onye kpuru isi na-akụziri ndị na-ahụ ụzọ 'Mathematics',Positive
Mmerụ ahụ so ihe gbara ka ogbunigwe na Kano ka na-emetụta mụ na ọrụ m',Negative
Lekwa ego ole eji esi Legọs gaa ọwụwa anyanwụ Naijirịa ugbua,Negative
Etu anyị si mepụta akwa 'Goddess Drip' na-ewu ebe niile.,Positive
Africa Eye: Etu ụbịam si akpata enweghị nchekwa na mpụ iri elu n'Afrịka,Negative
Artificial Intelligence: Etu anyị siri rụpụta rọbọtụ nwere ọgụgụisi ka mmadụ - Chuks Ekwueme,Positive
Ihe mere eji agba m ụta oge niile - Bola Ahmed Tinubu,Negative
Ihe m jiri hiwe ebe a na-echekwa mmiri ara ụmụnwaanyị - Dkt Chinny Obinwanne,Negative
"Ọgba Mbọ: Lee Afam Dozie, onye na-akpọlịte ụgbọala mgbe ochie n'ọnwụ",Positive
Ihe mere m ji hapụ Kanada ebe m bụ dọkịta bịa ịnọchite Anambra Central - Chinedu Umeadi,Positive
Etu anyị si rụpụta ogbunigwe e ji lụọ agha Biafra - Felix Oragwu,Positive
"Ị nụla maka osimiri Ethiope, mmiri a sị na-agwọ ọrịa ma na-enye onyinye?",Positive
"Festus Keyamo: 'Onye atala Tinubu ụta maka foto Donald Duke, ọ maghị maka ya'",Negative
Ihe m ji hapụ ọrụ Nọọsụ n'Amerịka chọọ ịnọchite Enugu-North na South n'Ụlọnnochiteanya',Positive
Chef Mohammed: Etu m si malite isi nri ọdịnala ndị Naịjirịa,Positive
Ọgba mbọ: Ehi Igbo anaghị atapịasị ubi ndị mmadụ - Madiwe Okolie,Positive
"‘Ajọ ụzọ na-etinye ndụ anyị n’ọnọdụ ọjọọ’ - Ndị obodo Egbuoma, Imo steeti",Negative
Ọ bụghị eziokwu na ụmụnwaanyị na-etinye m na mkpaabụ ha - Tony Umez,Neutral
BBC Africa Eye: Ihe ụmụnwaanyị na-agba odibo na-agabiga n'Afrịka,Negative
A mụrụ anyị mgbe a na-atụfu ejima - Ụmụ ejima gbara afọ 80,Negative
Obudu: Ị ma maka obodo a ụmụnwoke na ụmụnwaanyị nwere asụsụ nke ha?,Neutral
Etu m si bụrụ ọkaibe n'ọrụ 'Mechanic' ụgbọala – Ukamaka Maluze,Positive
Ihe mere m ji gbaa arụkwaghịm dịka mịnịsta Ọkụ n’oge Jonathan - Barth Nnaji,Negative
Ọ bụ ọgụ dara n'etiti ndịagha na ndị ohi mmanụ butere nsogbu n'Izombe - Gọọmentị Imo,Negative
COP27: Etu ụfọdụ ihe ị na-eme si akwalite mgbanwe ihu eligwe,Positive
Anwara m ugboro anọ tupu m merie asọmpi nwaanyị kacha mma na Naịjirịa - Ada Eme,Positive
Abụbu m 'pastor' mana ugbua a bụzị m dibịa' - Ikuku the Great Ijele,Neutral
Ihe mere ntuliaka 2023 ga-eji atụ ndị mmadụ n'anya - Rabiu Kwankwaso,Neutral
South East Governors: Etu anyị ga-esi kekpọọ ọnọdụ nchekwa n'Ọwụwa Anyanwụ,Positive
"Kenneth Okonkwo: 'Ọbụrụ na Labour Party gbanwee, agaghị m ahapụ ha naanị, aga m ebuso ha agha'",Positive
Ọtụtụ ndị a ma ama na-etigharị egwu m na-anataghị m ikike - Madam Ladder,Negative
Etu m si zute di m bụ Gọvanọ Akeredolu nke Ondo Steeti - Betty Anyanwu,Positive
Chibuike Napoleon: Amalitere m ọrụ idugharị ndị ọbịa n'ogige ụmụanụmanụ ka m dị afọ isii,Positive
Poco Lee: Etu m si bụrụ ọgbaegwu a ma ama nakwa ihe na-enye m ọṅụ,Positive
Ihe m ji hapụ ọrụ ‘Telecoms’ mepụtawa ‘Yogurt’ – Kingsley Mbah,Positive
"Aisha Buhari: Amaghị m ma anyị mezuru ihe ndị mmadụ tụrụ anya na anyị ga-eme, mere m jiri rịọ ndị Naịjirịa",Positive
Africa Eye: Etu agụụ si egbusi ụmụaka na Tigray n'ihi agha ha na gọọmentị Ethiopia,Negative
Ihe mere owuite ji anyụ ụfọdụ ndị gbabuuru Naịjiria bọọlụ anya,Negative
Uwe nne m ka m ji malite ọrụ ịkpa ọchị - RealSophy,Positive
World Sight Day: 'Ịtụnye mamiri maọbụ mmiri ara nwere ike itinye anya gị na nsogbu',Negative
Lee ọnọdụ ogige ndị idemmiri chụpụrụ n'ụlọ ha n'Anambra Steeti,Negative
Flooding in Anambra: Etu Idemmiri ka si na-akpa ikpe n'Ogbaru Anambra Steeti.,Negative
Mụ na Tinubu enweghi nsogbu ọbụla mere m ji akwado Peter Obi - Ayo Adebanjo,Positive
Etu ịkpụ ụzụ ga-esi mee ka nwaanyị gbasie ike ma maa ezigbo mma - Sandra Okeke,Positive
Ụtụisi gọọmentị na-achọ ịtọgbu anyị - ụfọdụ ndị bi n'Anambra na-ekwu,Negative
"Ann Agom Eze: Ebu m Dave Umahi Ụzọ bata na APC, ọ gaghị achụpụli m",Neutral
BBC Africa Eye: Njem nwaanyị na-achọ nna ya,Negative
Timi Dakolo: “Ọ bụrụ na Naịjirịa bụ mmadụ gbara afọ 62 a ga m asị ya nwanne m gaa hazie onwe gị”,Negative
Etu mmachi otu jikọtara ndị keke si emetụta ndị Anambra steeti,Negative
Etu ọkụ si gbagbuo ụmụnne atọ na Port Harcourt,Negative
"""Anaghị m ahụ onwe ka onye nwere nkwarụ"" - Ọkpọ ụbọ na-enweghị mkpịsị aka",Neutral
Lee ọnọdụ ọjọọ ụfọdụ ụlọakwụkwọ dị n'Ebonyi steeti,Negative
Ọgba Mbọ: Etu m siri hapụ ọrụ oyibo m ma malite ighee Akara n’ụzọ,Positive
Sign Language: Ihe ndị ị na-amaghị maka asụsụ ndị na-anaghị anụ ntị maọbụ ekwu okwu,Neutral
Ọgbọnọ: Etu e si akọpụta ya site mkpụrụosisi ruo ite ofe,Neutral
Ndị mmadụ che na ọkụ ga-adọgbu m mgbe m na-amụ ọrụ 'electrician' - Adaeze Chukwuneke,Positive
"Etu e si chọta nwata dị afọ 11 furu n’Enugu n’ime Owerri, Imo steeti ",Positive
Etu e si eme emume iri ji ọhụrụ n'Enugwu-Ukwu,Positive
Ihe mere Inec jiri kagbuo aha mmadụ otu nde debanyere aha ha ịtụ vootu,Positive
Ọ gbanweghi n'ụwa na-agbanwe agbanwe,Negative
"""Ihe m chere maka ọpụpụ Peter Obi na PDP na ọkwa onyeisiala Naịjirịa bụ..."" - Bode George",Neutral
Charles of Play: Ihe mere m ji arụgharị ejije ndị mgbe ochie ka ọ bụrụ nke ọgbara ọhụrụ,Positive
Eji m ụkwụ ụkpọrọ malite ịgba bọọlụ n'Aba - Uchenna Kanu,Positive
Ihe mere anyị jiri zaa oku ịgbara Naịjirịa bọọlụ - Ụmụnwaanyị Super Falcons,Positive
"Fact-check: Akụkọ ahụ ị na-achọ ike, ọ bụ akụkọ ụgha ka ọ bụ nke ezie?",Neutral
Lee ezinụlọ ụmụaka ha niile bụ ọpụrụiche n'egwuregwu,Positive
"Dịka onye nkwado Arsenal, nwaanyị ọbụla agaghị emewali gị obi - Kelechi Arsenal",Positive
Igbo: Ebee ka anyị si?,Neutral
Etu m si bụrụ ọkaibe n'asọmpi ịkpụ ụzụ n'etiti ndị nwere nkwarụ - Lucy Ejike Obichukwu,Positive
Etu ndị agha Naịjirịa si kpochapụ ndị obodo Isheagu n'oge agha Biafra,Negative
Ihe m gabigara n'aka onye chọrọ idina m n'ike mere m jiri banye n'ọrụ 'pop' - Stella Chinonyerem Agu,Negative
Etu m siri bụrụ onye nke atọ n'ụwa niile na mgba Sumo - Emeka Okeke (Baba Mutum),Positive
Ihe m ji bụrụ ọkaibe n'ịchọ ụmụnwaanyị mma - Kizito,Positive
Lee etu Amobi Ezeaku si bụrụ onye nkuzi ndị Rangers Enugu oge ọ dị naanị afọ 26,Positive
Ihe Naịjirịa mere m n'Olympics gbawara m obi - Cici Onyekwere,Negative
"Ihe ndị mmadụ ejịghị echefụ Ernest Okonkwo, ọkpọka 'football commentator' larala mmụọ",Positive |