igbo
stringlengths
9
3.46k
english
stringlengths
4
611
Nke a na-abịa dịka o kwu bụrụ n'ụbọchị 26 nke ọnwa Disemba na ha nyefere okwu inyocha ọnwụ Bolanle n'aka ngalaba ndị uweojii pụrụiche bụ 'State Criminal Investigation and Intelligence Department' (SCID).
This comes as he said on the 26th of December that they handed over the investigation of Bolanle's death to the special police department known as the State Criminal Investigation and Intelligence Department (SCID).
Oge anyị jụrụ ya ndị o che na ọ bụ ha mere mwakpo, o kwuru na "Ọ bụghị ndị ohi mere ya bụ ihe."
When we asked him who he thought carried out the attack, he said, "It wasn't the thieves who did it."
Nkọwa foto, Egusi na-amikarị ebe mmiri dị
Egusi often grows where there is water.
Onyeisiala na onweya nọ mba ofesi na aracha ezumike nke ya.
The president and his family are abroad on their vacation.
Ọ nọ na-eje ozi n'ụlọụka chukwu. Nke a bụ ihe e ji mụụ ya, ihe o biri ndụ ya maka nakwa ihe o ji nwụ, dịka ụlọụka ya si depụta.
He is serving in the house of God. This is what he was born for, what he lived for, and what he died for, as his church records.
Akụkọ ụgha so ngagharịiwe EndSARS pụta
False news emerged during the EndSARS protest.
Nke a mere na-abia n'ụlọ omebeiwu Ndigbo enweghị ọtụtụ ndị na-ekwuru ha ọnụ ha nke ha na- enwe ndị ga-enwetara ha oke ha ma atụliba aka n'ụlọ omebeiwu abụọ dị na Naijiria.
This happened because in the Igbo legislative houses, there are not many representatives speaking for them, who would secure their rights and have a significant presence in the two legislative houses in Nigeria.
Buhari sị na ihe mere ya ejighi binye aka n'iwu a bụ maka na onwere ebe edochaghị ya anya etu ndi omeiwu si dee ya bụ iwu.
Buhari said that the reason he did not sign the bill is because there are places where it was not clearly explained as the lawmakers wrote it.
Ndị gọọmentị Naijirịa na onwe ha ekwuola okwu banyere nlọta ụmụaka lotara na Twitter:
The Nigerian government and Twitter have spoken about the return of the children.
South East Railway: 'Etu anyị ga-esi rụọ okporo ụgbọoloko ga-esi Port Harcourt gaa Owere na Aba na 2021' - Amaechi
South East Railway: 'How we will build the railway from Port Harcourt to Owerri and Aba in 2021' - Amaechi
Nke a dị n'ozi kọmishọna na-ahụ maka nchekwa na Kaduna Steetị bụ Samuel Aruwan tinyere aka na ya.
This is contained in a statement by the Commissioner for Internal Security in Kaduna State, Samuel Aruwan.
Madagascar vs Nigeria: A gbanyela Super Eagles anya ajụ
Madagascar vs Nigeria: Super Eagles were given a tough match.
"Ndị ọzọ bụ ndị emerụrụ ahụ na mwakpọ ahụ e nweghị onye chọrọ ha okwu. E bugala ozu ndị ahụ n' ụlọọzụ dị n'ụlọọgwụ. Anyi anaghịzi akụ gbanụgbanụ ili ndị nke anyị egburu. Oge ọbụla anyị kwadoro ili ha, anyị ga-eme ka ndị mmadụ mara.
The others are those who were injured in the attack; no one wants to talk about them. Their bodies have been taken to the morgue at the hospital. We no longer dig shallow graves for our dead. Whenever we bury them, we will let people know.
na-achị Oraifite agaghị agba nkịtị ka ndị omekome nara anyị obodo anyị ma mebie
The ruler of Oraifite will not remain silent while criminals take over our town and cause destruction.
Onye ọọ ewepụrụ bụ inyeisi ndị kachasị n'ọnụọgụgụ bụ Henry Yunkwap.
The person who was removed is the leader with the highest number, Henry Yunkwap.
Dịka Oko-Igare sị gwa BBC, mgbe ọ bụla iwe chọrọ iwe mmadụ, ọ dị mkpa ka onye ahụ jide onwe ya aka.
As Oko-Igare told the BBC, whenever anger wants to take over a person, it is important for that person to control themselves.
Na mkparịtaụka ha ya BBC Igbo nwere, Alex Otti bụ onye na-azọ ọkwa gọvanọ Abịa steeti n'aha otu APGA kwuru na nsogbu nchekwa mere na ọtụtụ ndị ojiegoachụego anaghị etinye aka n'iwulite ọwụwa anyanwụ.
In the interview they had with BBC Igbo, Alex Otti, who is contesting for the governorship of Abia state under the APGA party, said that the security challenges are the reason many diaspora investors are not investing in the development of the east.
5. Ọdịnaihu Naijiria dị gị n'aka
The future of Nigeria is in your hands.
Cheta na otu jịkọtara ndị gọvanọ Ọwụwa Anyanwụ na onye nnọchiteanya gọọmenti etiti aha ya bụ onye agha Bashir Magashi.
Remember that the governors of the Eastern region and the federal government representative named Bashir Magashi, a soldier, were united.
Dịka onye ntaakụkọ BBC bụ Karina Igonikon si were kọwaa, Akoko Edo so n'okpuru ọchịchị mbụ a ga-ebuga akụrụngwa ntuliaka n'ihi na ọ dị anya site na Bini, Isiobodo Edo steeti.
As BBC journalist Karina Igonikon explained, Akoko Edo is among the first areas to receive election materials because it is far from Benin, the capital of Edo state.
Ha kwuru nke a dịka ụmụnwaanyị mere ngagharị iwe gbasara oke ogbugbu a na-egbu ụmụ agbọghọbịa n'ụlọoriri n'obodo ahụ.
They said this as women protested against the rampant killings of young girls in the hotels in that town.
mba ya, mere ka e buga ya mba Jamini ebe a nọ gwọọ ya.
His refusal made them deport him to Germany where he was being treated.
Ụlọikpe n'Amerika ekpebiela na ikpe mara onye ọkpaọchị bụ Bill Cosby n'ebubo atọ eboro ya dika onye na-awakpo ụmụnwanyị n'ike.
The court in America has decided that Bill Cosby is guilty of the three charges of sexually assaulting women.
Ihe ndị ọzọ ị ga-emenwu gụnyere:
Other things you will do include:
Uche Nwosu nọ n'ọgbọ
Uche Nwosu is in the field.
Ihe ndị ọzọ o riterela bụ ihe nrite "National Magazine" na otu nke si n'aka O.Henry.
The other awards he has received include the National Magazine award and one from O. Henry.
Fifa ahọrọla mmadụ ịrị atọ na isii maka asọmpi mbaụwa ga-eme na Rọshịa mana o nweghị onye n'ime ha si Ịngland, Skọtland, Wels maọbụ Nọden Iaịland nke a na enwe onyee Naijiria.
FIFA has selected thirty-six referees for the World Cup in Russia, but none of them are from England, Scotland, Wales, or Northern Ireland, and there is no one from Nigeria.
Ndị uweojii nọ na Sokoto steeti agọtarala ndị ọchịehi si mba ọzọ enubata na Naijiria na Sokoto steeti ọnụ ha sị na ha abụghị ndị agha Jihadị.
The police in Sokoto state have identified foreign herdsmen who entered Nigeria and Sokoto state, saying they are not Jihadist fighters.
Ọtụtụ n'ime mmadụ 555 nwoke a nyoro ma see okpuru ha bụ ụmụaka ụmụnwaanyị etorughị etoru, bụ ndị o sere n'ụgbọala ọha.
Many of the 555 men he kidnapped and buried alive were underage girls he picked up in public vehicles.
A sịkwa na ọ nwere ike ime ka kalshum mmadụ gbadaa bụ nke nwere ike imetụta ọkpụkpụ.
It is also said that it can reduce a person's calcium, which can affect the bones.
Mana, o dochabeghị anya ma ya bụ ọlọọrụ nrụpụta ọ ga-enyeaka wetuo ọnụ ego mmanụ agbidi na Naịjirịa. Gọọment Naịjirịa sị na ha na-akwado iwepụ ego enyemaka a kpọrọ subsidi - ya bụ ego enyemaka riri nkeji anọ n'ime bọjeeti Naịjirịa.
However, it is not yet clear whether this manufacturing effort will help reduce the cost of petroleum products in Nigeria. The Nigerian government says they support removing the subsidy - that is, the subsidy that consumes a quarter of Nigeria's budget.
Otu onye ọrụ BBC bụ Kunle Falayi mere nyocha gbasara otu nwa agbọghọbịa esi n'ime obodo Uko Ita n'Akwa Ibom gba mgbere rue Legọs.
A BBC worker, Kunle Falayi, conducted an investigation on how a young girl from Uko Ita in Akwa Ibom was trafficked to Lagos.
Ndị Igbo makụọ nụ omenala unu - Bob Manuel Udokwu
Igbo people, embrace your culture - Bob Manuel Udokwu
Nkọwa foto, Ndị na-anwụghị ka a wakporo Jọs, Plateau steeti
Photo caption, Those who did not die when Jos, Plateau State was attacked
Oke ifufe egbuola ndị mmadụ n'Ịndịa
A strong wind has killed people in India.
"Dịka ndị ya na ya na-arụ ọrụ si gwaa m, ọ bịara ọrụ, ha hụ na ahụ adịchaghị ya ka ọ na-adị ya, ha gwara ya gaa ụlọọgwụ, mana ọ sịrị na ya aṅụọla ọgwụ na ya ga-arụli ọrụ ha bịara."
According to his colleagues, he came to work, and they noticed he wasn't looking as well as usual, they told him to go to the hospital, but he said he had already taken medicine and would continue working until they arrived.
Akụkọkachasị n'ụtụtụ a: Ebola ndị ndọrọndọrọ ebubo
This morning's top story: Ebola outbreak allegations
Anambra US Convoy Attack: Ndị uweojii agbapụtala mmadụ abụọ ndị ekperima tọọrọ n'Ogbaru19 Mee 2023
Anambra US Convoy Attack: Police have rescued two people kidnapped by bandits in Ogbaru on May 19, 2023.
O sikwara na ọ bụrụ na ndị Igbo ma ndọrọndọrọ ọchịchị eme, APGA agaghị anọ na naanị otu steeti.
It also means that if the Igbo people get involved in politics, APGA will not remain in only one state.
Nkwusi ha ọrụ n'ike na-eso mpụtara nyochaa nke komiti onye ndu pati kachasị n'ọnụọgụgụ n'ụlọmeiwu ahụ bụ Kanayo Onyemaechi hiwere.
Their suspension from duty is a result of the investigation outcomes by the committee led by the most senior party leader in the parliament, Kanayo Onyemaechi, that was established.
Ndị nkwado Ighalo na-aja ya ike na Twitter maka ịso ndị nkwado ya akpa nkata na ya bụ ọba nzikọrịta ozi.
Ighalo's fans are praising him on Twitter for interacting with his followers on the platform.
Ọ bụ Ophelia Harkness n'ejije How To Get Away With Murder, bụrụ Binta (nne Kunta Kinte) n'ejije Roots bụ ejije maka ihe ndị ohu gabigara n'aka ndị ọcha na-ere ohu
She is Ophelia Harkness in the series How To Get Away With Murder, and Binta (mother of Kunta Kinte) in the series Roots, which is a series about the experiences of slaves at the hands of white slave traders.
5. Nye ndị uweojii aha ya, ka ha nyocha ọfụma mara ma ọ bụ onye nupuru isi n'iwu, maọbụ onye ha na-achọ achọ.
Give the police his name, so they can thoroughly investigate to know if he is a lawbreaker or someone they are looking for.
Nkọwa foto, Ossy Prestige
Photo caption, Ossy Prestige.
Nwaada Adline sị na ngwa ngwa ọ dị ime, na ọnụ ya gbara ụka nke mere onweghizi nri na-agụ ya agụụ.
Adline said that as soon as she got pregnant, her mouth became bitter, which is why she no longer feels hungry.
Vidio, Chimamanda Adichie: Ịkwụ ụgwọ isi nwaanyị abụghị ịzụta nwaanyịDuration, 1,29
Video, Chimamanda Adichie: Paying the bride price is not buying the woman.
Ka a na-eche mpụtara ntuliaka n'Imo steeti, ụfọdụ ebidola nwewe aṅụrị na mpaghara dị iche iche n'Imo steeti
As the election results in Imo state are awaited, some have started celebrating in various parts of Imo state.
Aha onyonyo, Kidnappers: Ndị ntọ asaala asịsa
Kidnappers: The kidnappers have responded.
(Ama egwuregwu Stade Omnisport de Douala)
Stade Omnisport de Douala Sports Complex
Ọgbabọọlụ a ma ama bụ John Mikel Nchekwube Obi edepụtala hooha na ya achịsala ọwa n'egwu bọọlụ Naijiria.
This famous footballer, John Mikel Nchekwube Obi, has made a significant mark in the Nigerian football scene.
Ọtụtụ steeti enweghị ego n'akpa
Many states are broke.
PDP kwusiri ike na ọ bụghị vootu atụkọtara ka a kpọpụtara.
PDP insisted that the votes announced were not the ones counted.
Okere kwuru na ị sị ndị mmadụ jichie ego ha ga-eme ka ndalata akụ dakwasị Naijirịa kama ọ kwuru dịka Agbo si kwuo ka mmadụ niile wetulata aka n'ego ha na-emefu.
Okere said that telling people to hoard their money would cause a financial crisis in Nigeria, but he spoke as Agbo said, advising everyone to reduce their spending.
Oby Ezekwesili asaala ACPN na ndị na-akatọ ya maka ịchịsa ọwa
Oby Ezekwesili has criticized ACPN and its critics for spreading falsehoods.
N'etiti ndị APC na PDP:
Among APC and PDP:
N'okwu ya oge ọ na-anara nturugo ahụ, Davido kwuru na oge eruola ndị ụkwa ha kwusiri ike n'iti egwu inye ndị na-apụta apụta nkwalite na nka ha.
In his speech when he received the award, Davido said that the time has come for those who have been firmly rooted in the music industry to support and promote emerging talents in their craft.
Ihedioha ka na-aga ụlọikpe kachasị maka mkpebi nyere Uzodinma mmeri
Ihedioha is still going to the supreme court over the decision that declared Uzodinma the winner.
Pius Adesanmi so n'ime ụgbọelu mmadụ 149 nwụrụ n'ihe mberede Ethiopian Airlines Ethiopian Airline crash: Gọọmenti etiti amachiela ụgbọelu Boeing 737 Max ifebata na Naijiria
Pius Adesanmi was among the 149 people who died in the Ethiopian Airlines crash: The federal government has banned Boeing 737 Max planes from entering Nigeria.
ọgbaghara ebe ahụ nwereike ịkawanye njọ ọzọ.
The chaos there could potentially get even worse.
Peter Obi gwara BBC Igbo na o meriri ma o merighi, na ihe dị mkpa bụ ka uche Naịjirịa bịa na mmezu.Image caption: Peter Obi gwara BBC Igbo na o meriri ma o merighi, na ihe dị mkpa bụ ka uche Naịjirịa bịa na mmezu.
Peter Obi told BBC Igbo that whether he wins or loses, what's important is for the will of Nigeria to be fulfilled.
Nkọwa foto, Ebe mgbọ tụrụ n'ụgbọala dị n'ogige ndị uweojii dịka ndị ekperima wakporo ha.
Photo caption, The place where bullets hit the vehicle is in the police station compound after bandits attacked them.
Aha onyonyo, Rice economy: Ihe niile dị n'osikapa bara uru
Rice economy: Everything about rice is valuable
Briten na ihe ruru mba 70 ọzọ ha na EU nwere nkwekọrịta a, ekwekọrịtakwala.
Britain and about 70 other countries have this agreement with the EU, they have also agreed.
Na mkparịtaụka Nnamdi Kanu na BBC Igbo nwere, o kwuru na ihe ọ gabigara n'aka ndị agha mere o ji zoo mgbe ahụ o zoro.
In the interview Nnamdi Kanu had with BBC Igbo, he said that what he went through in the hands of the soldiers was the reason he went into hiding at that time.
N'elekere 96 ewepụrụ Henderson nke Ingland tinye Dier.
At the 96th minute, Henderson of England was substituted for Dier.
Mana a bịa n'ala Igbo, kedụ akparamagwa ndị ị ga-eji sị na onye a bụ "dimkpa"?
But when it comes to Igbo land, what are the behaviors that you would say make someone a "grown man"?
Mbaka kwere nkwa na ya na ndị otu ya niile ahụ mebiri ihe ga-aga n'igwe ga rịọọ Bishop Onaga na ndị ụkọchukwu niile mgbaghara.
Mbaka promised that he and all his group members who destroyed things would go to Bishop Onaga and all the priests to ask for forgiveness.
Nkọwa foto, Akụkọ na-ekwu na ụfọdụ ndị ndọrọndọrọ ọchịchị na-eke ndị ntorobịa ọgwụ dịka ihe onyinye
Photo caption, The story says that some politicians are giving youths drugs as gifts.
Ihe ị kwesịrị ịma maka Chinwoke Mbadinuju
What you should know about Chinwoke Mbadinuju
mkparịtaụka ma sị na mkpebi a bụ ka e nye ohere maka mkparịtaụka ọzọ.
The discussion concluded that the decision is to allow for another discussion.
N'ime abalị Wenezde, n'Ọrlụ, ndị Omekome gakwara gbuo otu ọkaiwu aha ya bụ Darlington Odume.
On Wednesday night in Orlu, gunmen killed a lawyer named Darlington Odume.
El-Rufai accident: Anọghị m n'ọnọdụ ọdị ndụ ọnwụ ka mma dịka akụkọ kwuru
El-Rufai accident: I am not in a life-threatening condition as the report suggests.
Etu ndị ekperima si wakpo ụgbọala Hon. Chris Azubuogu na Nnewi
How the gunmen attacked Hon. Chris Azubuogu's car in Nnewi.
Cheta na ndị Mikel
Remember Mikel's people.
Ọ kọwara na nke a bụ maka na oche ha na anọ karị n'elu ịnjin ụgbọala maọbụ didebe ya nso.
He explained that this is because their seat is either higher above the engine or closer to it.
Alok Sharma bụ onye na-ahụ maka mmepe obodo mba Briten na ndị ozọ, na-enwe nchekwube na mmekọrịta Briten na Afrịka ga na-apụ ọkụ, n'ụzọ gụnyere azụmahịa, iji ego achụ ego nakwa itinye ego n'azụmahịa a ga na-eme aghara aghara.
Alok Sharma is in charge of community development in Britain and others, optimistic that the relationship between Britain and Africa will continue to flourish, including in trade, investment chasing, and business investments that will be made gradually.
Ndị otu a sị mba Briten, India, Uganda na Ọstralịa.
The group said no to Britain, India, Uganda, and Australia.
Ụmụ Igbo nọ n'otu a
The Igbo children are in this group.
Enweghi ihe ga-agbanwe na ngwụcha Jenụwarị a.
Nothing will change at the end of this January.
Aha onyonyo, 'Chakwasa ịba lasa ọkụ dika esi mee Ebola'
The movie title, 'Chakwasa ịba lasa ọkụ dika esi mee Ebola'.
Xenophobic Attack: Mba Saụt Afrịka arịọla Naịjirịa mgbaghara
Xenophobic Attack: South Africa has apologized to Nigeria.
Nkọwa foto, Everton ekweghi ka ndị Man Utd soro Kraịst bilite n'ọnwụ ụbọchị 'Easter' dịka otu onye na-agụ BBC Igbo si kwuo
According to a BBC Igbo reporter, Everton refused to allow Man Utd to rise with Christ on 'Easter' day.
Otu Ipob sara okwu site n'ozi ha wepụtara nke ọnụ na-ekwuru ha bụ Emma Powerful binyere aka si na aka ha adịghị n'ọnwụ ya na ọnwụ dị ọzọ ha kwuru nọnwụ ha metụtara ndọrọndọrọ ọchịchị.
The Indigenous People of Biafra (Ipob) spoke through a statement released, signed by their spokesperson, Emma Powerful, stating that they are not involved in his death and that any other death they are accused of is politically motivated.
Trump kwuru na Roshịa adaala iwu na-echekwa nkwọrịta a, bụ nke mba abụọ ndị a mere n'afọ 1987.
Trump said that Russia has violated the agreement that the two countries made in 1987.
Onye ọkaikpe ekweghị, ma sịkwa na ha ga-anabata arịrịọ ndị wetere okwu rịọrọ ka-anapụ Metuh ntụhapụ enyere ya ma ọ bụrụ na ọ biaghị ụlọikpe taa.
The judge disagreed but also said that they would consider the plea of those who brought the case to revoke Metuh's bail if he does not appear in court today.
Nke bụ eziokwu: O nweghị ụlọakụ dara n'afọ 2021 o were anya.
The truth is: No bank failed in 2021, it's surprising.
Sweet sweet codeine: Nafdac emechiela ụlọọrụ ọgwụ atọ na-arụ codeine
Sweet sweet codeine: Nafdac has shut down three pharmaceutical companies producing codeine.
Ọjị bụ otu ihe ị ga-ahụrịrị n'emume ọbụla gbasara ala Igbo.
Kola nut is one thing you must see in every ceremony related to the Igbo land.
Ọ gara n'ihu kwuo sị; "Obodo anyị abụghịzi ebe obibi maka anụmanu mmiri a gburu biara ree ure na-esi ajọ isị, anụ ọhia dịka agwọ na anụ ndị ọzọ bụzi ndị nwezi obodo ugbua."
He went on to say; "Our community is no longer a habitat for the aquatic animals that were killed and brought to sell with a terrible smell, and wild animals like snakes and other animals are now the owners of the community."
Ndị gbara ndị nke abụọ ga-enwete nde dọla abụọ na puku narị asaa na puku iri ise ($2,750,000) na mgbanolu ọlaọcha (Silver medal) dị iri atọ.
The second-place winners will receive two million, seven hundred and fifty thousand dollars ($2,750,000) and thirty silver medals.
Tinubu, APC ga-amalite ịzara ọnụ ha n'ụlọikpe ntuliaka na Julaị 3
Tinubu, APC will start defending themselves in the election tribunal on July 3.
•Ike ichepụta ihe ahụrụ anya
The power of imagination
Ọ kpọrọ oku a n'Enugwu ụnyahụ ebe ọ sị ka ehibe ụlọikpe pụrụiche ga-elebe anya na ya bụ okwu bụ nke ọ sị na ọ nweghị ezigbo ihe mere ebe ahụ ndị uweojii ga-eji kpaa ụdị agwa ha kpara ebe ahụ.
He made the call in Enugu yesterday where he said that a special court should be established to look into the matter, which he claims has no valid reason for the police to behave the way they did there.
Etu nwa ya bụ Charly Boy si kwuo, ọ bụ nwunye Maazị Chukwudifu gbasiri mbọ ike ịhụ na o mechara bụrụ ỌkpaikpeOge ọ dị ndụ, e chiri ya echichi 'Ogbuagu'Otu ihe o jighi gwuo egwu na ndụ ya bụ ihe gbasara Chukwu nakwa okpukperechi; o bu ihe gbasara ụka Katọlik n'isi
According to Charly Boy's daughter, it was Mrs. Chukwudifu who made a significant effort to ensure that he eventually became a judge. While he was alive, he was honored with the title 'Ogbuagu'. One thing he never joked about in his life was matters concerning God and religion; he was particularly devoted to the Catholic Church.
Ọnụọgụ ọhụrụ pụtara na-egosi na ndị nkwado ya amalitela ịrụ ya ụka maka na ya bụ nje coronavirus ebidola ịgbasa na mpaghara ọwụwa anyanwụ na ọdịda ya nke mba ahụ.
The new figures indicate that his supporters have started criticizing him because the coronavirus outbreak has begun to spread in the eastern and western regions of the country.
Lee mgbe na etu a ga esi lele ule WAEC nke 2020
Look at when and how we will check the 2020 WAEC results.
Onyeisi ụlọọrụ na-ahụ maka ndị Naịjirịa bi na mba ofesi bụ Abike Dabiri sị na ọtụtụ ndị mmadụ ka na-edebanye aha ha maka ịlọta.
The head of the agency responsible for Nigerians living abroad, Abike Dabiri, said that many people are still registering to return.
Dịka ọ dị ugbua Chelsea na Barcelona na-enwe mkparịtaụka n'isi Countinho, ka a mara ma ọ ga-agafe Chelsea.
As it stands now, Chelsea and Barcelona are having discussions about Coutinho, to know if he will move to Chelsea.
Ebisara na 16:01 12 Juun 202316:01 12 Juun 2023
16:01 12 June 2023
@Biisi96 sị na ọ dị mma na ndị mmadụ si n'aka ihe a mere ụmụagbọghọ a mụrụ akọ.
@Biisi96 said it's good that people are learning from what happened to these girls.