English
stringlengths
0
7.15k
Igbo
stringlengths
0
11.1k
CBN Governor, Mr. Godwin Emefiele, disclosed this, at the ground-breaking ceremony of the plant in Emere-Ile, Ondo State.
Gọvanọ CBN Mz. Godwin Emefiele kwupụtara nkea ebe a na-eme mmeme pụrụ iche nke akụmakụ n'Emere-Ile, Ondo Steeti.
Oshoala has joined the Barcelona football team.
Oshoala abanyela otu egwu bọọlụ Barcelona
I was in Osun with my guys.
Mụ na ndị òtù m nọ n' Osun.
The branch that controls 53 nations to see that what commonwealth is known for came to actualization.
Ngalaba a na-achịkọta mba iri ise na atọ iji wee hụ na ihe njirimara Commonwealth bụ ihe bịara na mmezu.
We will not allow the Nigerian leaders to destroy us.
Anyị agaghị ekwe ka ndị nchekwa Naịjirịa memina anyị'
'For Nigerian actor, Deyemi, he chose to see the positive side, saying:'I can only imagine how many more views Lionheart will have on Netflix by the end of today!
Nye onye na-eme ihe nkiri Naịjirịa, Deyemi, ọ họọrọ ịhụ akụkụ dị mma, na-ekwu, sị:' Apụrụ m iche ọtụtụ echiche obi ga-enwe na Netflix na njedebe nke taa!
No group have identified to be responsible for this crime.
Onwebeghị otu sị na ọ bu ha kpara mkpamkpa a.
It is on the fifth day of July that the Governor of Osun state will be Appointed.
Ọ bụ n'ụbọchị nke ise nke ọnwa Jụlaị ka a ga-ama onye ga-akwụrụ ka gọvanọ Osun steeti.
'This will be in line with state government's stabilisation and recovery objectives across the 27 local government areas of the state.'
Nke a ga-aga n'usoro mmechi gọọmentị na ebumnuche mgbake gafee mpaghara ọchịchị iri abụọ na asaa nke steeti ahụ.
Nzewuji said 'This money will not enter the Imo State treasury, it is owned by different Community Government Councils.'
Nzewuji si 'Ego a gaghị abanye n'akpa gọọmentị Imo steeti, ọ bụ ngalaba obodo dị icheiche akporọ Community Government Council (CGC) nwe ya'.
He also condemned the President on the handling of Omoyele Sowore's case, advising Buhari to take his government back from 'many unelected characters currently ruling the country by proxy'.
Ọ katọkwara onyeisi ala n' otu o si mee n' ikpe Omoyele Sowore, na-enye Buhari ndụmọdụ ka ọ na-apụta gọọmenti ya n' aka ndị zoro ezo a họpụtaghị ahọpụta na-achị obodo a ugbua.
Mohammed also confessed that he was not forced into joining Boko Haram by anyone, but there was a time he became tired of their lifestyles, which made him threw away his gun and fled to Katsina
Mohammed gbakwara ama na ọbụghị mmadụ kwanyere ya ịba Boko Haram, mana onwere mgbe ike ụdịrị ndụ ha na-ebi gwụrụ ya ike, nke mere ojiri tụfọ egbe ya wee gbaje Katsina.
The commissioner said that Anambra State Ministry of Health was on the alert and fully prepared to respond to any outbreak of Lassa fever in the state.
Kọmịshọna ahụ kwuru na Mịnịsta Ahụike steeti Anambra nọ na nche ma jikere nke ọma maka ọria Lassa fever na steeti ahụ.
These offers are available be accessed via www.smile.com.ng, and at all Smile shops, kiosks and authorised distributors spread across the country.
Enwere ike ịnye onyinye ndị a site na www.smile.com.ng, yana n'ụlọ ahịa Smile niile, kiosk na ndị nkesa ikike nyere gazuru mba a.
Ikeogu Oke won $10,000 as the winner of the 'Nigerian Prize of Literature.'
Ikeogu Oke ritere puku dọla 100 dịka onye ọkachasị ede mbem na Naịjira n'afọ 2017.
I personally have a dream for Nigeria and so does many other citizens like Omoyele Sowore, who are frustrated and opinionated.
Mụ onwe m nwere ebumnobi nye Naịjirịa na gunye ndị amaala ọzọ dịka Omoyele Sowore, ndị nke nwerela nkoropụ na mgbahapụ
Rivers United defeated Akwa United with three goals
Rivers United ji ọkpụ atọ chụpụ Akwa united.
she was born in 1995
A mụrụ ya n'afọ 1995.
We should just pray for her and God should forgive all of us, she said.
Anyị kwesiri ikpere ya ekpere, ma rịọ Chineke ka ọ gbaghara anyị niile, o kwuru.
Green House won the track events while White House won in football match.
Ụlọ akwụkwọ ndụ meriri n'egwuregwu ọwara ebe Ụlọ akwa ọcha meriri n'egwuregwu bọọlụ ụkwụ
We Nigerians have suffered greatly
Anyị ụmụ Naịjirịa atagbuola onwe anyị n'ahụhụ'
interesting news
Akụkọ ga-amasị gị:
I was at the Federal High Court in Abuja yesterday when the ruling about Bauchi governorship election was delivered and I've applied for a copy of the judgment to help guide his lordship on this matter.
Mgbe m no n'uloikpe ukwuu di na Abuja unyahu, ebe a noro nwere kee akwukwo etu esi a ghazi nghoputa okwa govano na Bauchi, nke mu onwe m nwetagolu ya bu akwukwo ikpe , iji nyeru onyeozi chineke aka n' itinye onu n'okwu.
Before the senator was handed a 14-year jail sentence by Adebukola Banjoko, the presiding judge, he begged for mercy – a luxury he did not accord to the people of Plateau who endured his troubled administration.
Tupu e nyefee Sịnetị ahụ akwụkwọ mkpọrọ afọ iri na anọ, Adebukola Banjoko, onye ọkaikpe n'ụlọ mkpọrọ, rịọrọ ka e meere ya ebere - okomoko o nyeghị ndị bi na Plateau onye nagidere nsogbu ọchịchị ya.
See how Ebonyi, Imo and Abia state INEC shared governorship campaign.
Lee ka INEC Ebonyi, Imo nakwa Abia si eke nkwụcha maka ntuliaka ọkwa gọvanọ
Bem said, 'The House is worried that the collapse of the quay wall (retaining wall) and the apron area of the terminal, which has the length of 438 meters, could lead to closure of the only terminal that receives vehicle cargos from across the world into Nigeria being closed and loss of huge revenue accruable to government and loss of jobs to many Nigerians.'
Bem kwuru, 'ụlọ ahụ na-echegbu onwe ya na ndakpọ nke mgbidi mbibi (na-ejigide mgbidi) yana mpaghara nke ọdụ ụgbọ mmiri, nke nwere ogologo mita 438, nwere ike iduga mmechi nke naanị otu ọdụ ụgbọ elu nke na-ewebata nnukwu ụgbọ ala site na mpaghara mba ụwa n'ime Naịjirịa na-emechi ga ebutere gọọmentị ihe efu nakwa enweghị ọrụ ndị Naịjirịa '
The leaders of various Commonwealth countries are having meeting now in London, BBC is looking into the special thing about this meeting
Ndị na-achị mba dị icheiche na Commonwealth na-enwe nzụkọ ugbua na London, BBC na-eleba anya n'ihe pụrụiche maka ọgbakọ a.
Fire has killed people in Abia state
Ọkụ agbagbuola ụmụ mmadụ n'Abịa steeti
National Agency for food ,drug administration and control (NAFDAC) have shut down three companies in Lagos Ikeja and Kano
Ngalaba na-ahụ maka nchekwa nri na ọgwụ na Naịjirịa nke akpọrọ NAFDAC n'aha ịchafụ wakporo ụlọọrụ anọ na-emepụta ọgwụ na Lagos, Ilorin na Kano.
Femi Otedola has agreed to pay the hospital bill of about fifty thousand dollars for Christain Chukwu.
Femi Otedola ekwetala ịkwụ ụgwọ ụlọọgwụ ruru $50,000 maka Christian Chukwu
The 'Common Wealth' organization of UK advises their citizens not to visit any of these 21 States in Nigeria to avoid any kind of criminal acts.
Ụlọọrụ 'Common Wealth' nke mba UK adọla ndị mba ahụ aka na nti ha agakwala na steeti ruru iri abụọ na otu na Naịjirịa iji gbanahụ mkpa mkpa ndị omekome.
Delivering a tribute at the grave side, Dr Solomon Anigbankpu, on behalf of the deceased’s grand/great grandchildren said that grandma knew precisely what good education could do to anyone, who persisted to the end.
mgbe ọ na-agụpụta ozi ugwu n'akụkụ ili, Dr. Solomon Anigbankpu, n'aha ụmụ ụmụ/ụmụ ụmụ nke abụọ nke onye nwụrụ , kwuru na mama nnukwu maara ihe ezigbo agụmaakwụkwọ ga-eme n'ime ndụ mmadụ, onye kwudosiri ike rue na njedebe.
We assure you that those yet to receive their salaries after the verification exercise will receive theirs with February payment.
Anyi na-ekwe ụnụ nkwa ndi na-enwetabeghi ụgwọ ọrụ ha ka e mechara ngaghari nyocha a ụnụ ga-enweta nke ụnụ n'ugwo ọnwa nke onwa Febụwarị
The Nigerian president has just returned from his Trip to America in respect of President Donald Trump.
Onyeisiala Naịjirịa bụ Muhammadu Buhari esila njem ọ gara na mba Amerika ị leta onyeisiala Donald Trump nata Naịjirịa.
He said, 'The fire, which broke out at 3:00am today (Tuesday, November 19, 2019) was caused by electricity surge which affected a section of the morgue where corpses are kept.
O kwuru, 'Ọkụ a, nke bidoro na 3:00am taa (Tuesday, November 19, 2019) bụ mgbago ọkụ latriik n' ike butere ya nke metụtara otu mpaghara ebe ndebe ozu e debere ozu.
The 15 year Igbo born was the best in JAMB examination
Nwafọ Imo dị afọ 15 kachasị mee nke ọma n'ule JAMB
This disease could be madness, leprosy, stomach upset or dropsy and other things
Ọrịa a nwere ike ịbụ ara, ekpenta (Leprosy), afọ ọsịsa maọbụ nzịza (Dropsy) na ọtụtụ ndị ọzọ.
The bureau noted that figures for the month under review did not account for the effect of the border closure, as it happened 11 days to the end of the period.
Ụlọ ọrụ ahụ (Bureau) kwuru na ọnụọgụgụ maka ọnwa a na-enyocha adịghị emetụta mmechi e mechiri ókèala, dịka o mere ụbọchị iri na otu ruo na njedebe nke oge a.
But it was a different story for Arsenal Football Club of London as their troubles on the pitch continued on Saturday after they were held to a draw at home by Southampton.
Mana ọ bụ akụkọ dị iche nyéré ndị Arsenal Football Club nke London ka nsogbu ha gara n'ihu n'ámá egwuregwu na Satọde mgbe ha na ndị Southampton e nyeghị onwe ha ọkpụ ka ha (Southampton) bịara be ha.
He said that, the time he went to London for the serving of his private jet, that he had a meeting with his Doctor.
O kwuru na oge onyeisiala gara London maka mmezi na ịgbanye mmanụ n'ụgbọelu ya oge o si mba Amerịka alọta, ya na dọkịnta ya mere nzụkọ.
See the governors who got the mandate to assume office in court.
Lee Gọvanọ ndị nwetara ikike ọchịchị n'aka ụlọikpe
Sochimaoge Madubo also said that the fire service company traced the burning petrol in 'Canal'
Sochimaoge Madubo kwukwara na ndị ụlọọrụ mmenyu ọkụ ahụ wara ya bụ mmanụ ụgbọala na-atatu ụzọ na 'Canal'.
There's a lot of talk about toilets lately.
E nwere ọtụtụ okwu banyere ụlọ mposi n' ikpeazụ a.
Then the counsel involved in such cases for the government should be held accountable by the NBA and the bar generally and be suspended forthwith.
Mgbe ahụ, ndị ndụmọdụ kwésị́rị́ itinye ọnụ n'okwu ndị a maka gọọmentị kwèsị̀rị̀ ka ndị NBA nabata ma kwụsị ya ozigbo.
The panel said the movie had 'too much English dialogue'.
Ndị otu ahụ kwuru na ihe nkiri ahụ nwere 'mkparịta ụka Bekee buru oke ibu . '
Now, the people of Ijegun Ibasa have said that they want the Lagos State government to erect a fire service building beside there just as NAN has said.
Ugbua, ndi obibi Ijegun Ibasa ekwuola na ha chọrọ ka gọọmentị Lagos steetị guzobe ulọ mmenyụ ọkwụ n'akụkụ ebe ahụ dika NAN sịrị kọọ.
The meeting of the year held in London, while that of 2015 held was at Valletta in Malta.
Ọgbakọ nke afọ mere na Lọndọn, ebe nke gara aga n'afọ 2015 bụ na Valletta dị na Malta.
Jim Iyke has entered into police case
Jim Iyke ọ dabara na nsogbu ndị uweojii?
shehu said that when he returns, he will be going to Jigawa state , the visit that was postponed as a result of APC meets with their wards.
Shehu kwuru na ọ lọta, ọ ga-aga leta Jigawa steeti, njem e bugharịrị maka nzụkọ ndị APC na wọdụ.
Inconclusive election: Despite all, bring victory to APC in the re-run election.
Inconclusive election: Ihe ọ masịrị ya rie nwetaranụ APC mmeri na mmeghari ntuliaka
He said that if he is told to choose now that he would choose Atiku over Buhari because of what has done.
O sị na asị ya hara ugbua na ya ga ahara Atiku karia Buhari n'ihi ihe Buhari merela.
when shall it be?
Kedụ mgbe ọ ga-abụ?
Those condemned got different times when they were brought out from the special court in the Nigerian military cantonment in Kainji, Niger state
Ndị a amara ikpe nwetere oge dị icheiche mgbe akpụpụtara ha n'ụlọikpe pụrụiche dị n'ọdọ ndị agha Naịjirịa dị na Kaịnji, Naịja steeti.
Before Orji Uzor Kalu joined the All Progressives Congress from the Peoples Democratic Party, he turned Abia State to a wasteland. He gave Abia State the worst governor in the fourth Republic in the person of Theodore Orji.
Tupu Orji Uzor Kalu banye otu All Progressive Congress site na Peoples Democratic Party, ọ mere steeti Abịa ka ọ bụrụ ihe efu. Ọ mere steeti Abịa nwee gọvanọ dịkarịsịrị njọ na Republik nke anọ n'onye bụ Theodore Orji
An emergency personnel, Usman Kachalla told AFP that ' thirty people have been confirmed dead '
Otu onye ọrụ gbatagbata bụ Usman Kachalla gwara ndị AFP na 'Ndị nwụrụ eruola iri atọ.
salisu Yusuf who took bribe of $1000 will pay $5000 worth of money
Salisu Yusuf nara aka azụ $1000 ga-akwụ nha $5000
As part of our group philosophy of empowerment, even our CSR programmes follow the same ideology.
Dị ka fịlọsọfị ikike òtù anyị, ọbụnadị amụma CSR anyị na-eso otu echiche.
If Igbo political leaders had been killed alongside their counterparts from the 'North' and 'West';
Ọ bụrụ na e gbụrụ ndị isi ọchịchị si n'ala Igbo na ibe ha ndị si na ndịda na ọwụwa anyanwụ .
I received with sadness, reports of a tanker explosion in Onitsha, Anambra State, which caused massive destruction to lives and properties in Ochanja Market area.
Eji m obi mwute nata akụkọ mgbawa tanka n' Ọnịcha, Anambra Steeti, nke butere nnukwu mbibi nyere ndụ na akụ n' mpaghara ahịa Ọchanja.
Now, he contested for the senatorial seat under the APC.
Ugbua ọ zọrọ ọkwa sinetọ n'okpuru APC.
To ensure a smooth flow of roots from farm to product, CAVA2 works with SMEs to expand and develop processing capacity; a key issue is the availability of quality equipment and after sales service.
Iji hụ na e nwere ezigbo nsọpụta nke mgbọrọgwụ site n' ugbo ruo n' ngwaahịa, CAVA2 ji SMEs arụ ọrụ iji mụbaa ma mepee ikike mmeputa; isiokwu bụ nnweta nke ngwá dị mma na ọrụ nsote ọnụahịa.
He also said what happened before the military invaded a village called Odi in 1999, which was when up to 2500 villagers died in the hands of the military.
O kwukwara ihe mere tupu ndị agha wakpo obodo Odi n'afọ 1999, bụ mgbe ihe ruru mmadụ 2500 ndị obodo nwụrụ n'aka ndị agha.
A woman with gun has injured three people in YouTube headquarters.
Nwanyị bu egbe emerụọla mmadụ ato ahụ n'isiụlọọrụ YouTube
He was a member of the UPN .
Ọ bụ onye otu n'ime ndị UPN .
Many students and their parents
Ọtụtụ ndị ụmụakwụkwo na nne na nna ha
And since people are expected to drop something,' organizers make sure that there are a lot of food and drinks to justify the things people will 'drop'.
Ka ọ bụ na a tụrụ anya na ndị ga-eweta ihe ' ndị nchịkọta na-ahụ na enwere ọtụtụ ihe oriri na ihe ọñụñụ kwesiri ihe ndị mmadụ ga-eweta.
READ ALSO: Rape victim dies after being set alight on her way to court hearing.
Gụkwuazị: Onye e dinara n' ike nwụrụ ka e duturu n' ụzọ ụlọ ikpe ka a - aga ikpe ikpe
The Nigerian government have expressed great grief on women traffiking.
Izupu ụmụnwaanyị n'ala Naijirịa na-eweta nwute nye ndị gọọmentị Naijirịa
Four other people were injured before another person who was also eating in the same restaurant snatched the was holding, he then ran away.
Mmadụ anọ ndị ọzọ merụkwara ahụ tupu onye ọzọ na-eri nri ebe ahụ anapụ ya egbe oji, o we gbapụ ọsọ.
Magu Urges Corps Members To Shun Fraud
Magu na-agba ndị ji otu afọ efe ala nna ha ume ka ha zeere wayo
Dr Okpala advised that any febrile illness that has not responded to 48 hours use of anti-malaria or antibiotics should raise an index of suspicion for Lassa fever.
dr Okpala dụrụ ọdụ na ọrịa ọbụla ejighi ọgwụ ịba maọbụ ọgwụ nje gbochie awa iri anọ na asatọ kwesiri ka e enyoo ya dịka ọrịa Lassa fever.
Over 30,000 have migrated into Canada as was indicated by the country's government permit.
Ihe karịrị mmadụ 30,000 epiobatala Kanada kemgbe ahụ dịka akwụkwọ ndị gọmmenti mba ahụ kwuru.
Some said they wouldn't vote for Buhari in 2019
Ụfọdụ kwuru na ha agaghị ebinyere Buhari aka n'afọ 2019
The incident during the match in the fourth qualifying round came just five days after England players endured racist abuse during their Euro 2020 qualifier against Bulgaria in Sofia.
Ihe ahụ mere n'oge egwuregwu ahụ n'agba nke anọ bịara naanị ụbọchị ise ka ndị egwuregwu England dìrì mkpagbu ịkpa oke agbụrụ n'oge egwuregwu Euro 2020 ha na ndị Bulgaria gbara na Sofia.
The whole Igbo land is a place where Christian faith is very strong.
Ala Igbo niile bụ ebe okwukwe ndị otu ụka Kraist kwusiri nke ọma.
The group also alleged that Okorocha was not honest when he mentioned that people were not part of the party.
Otu a na-ekwu kwa na Okorocha ekwughi eziokwu mgbe ọkpọro ndị mmadụ aha na ha esoghi na pati.
But they grieved that the judgement reminded them of the murder of Adeyi, who was a professor.
Mana ha tụrụ arịrị na mkpebi ahụ chetara ha ogbugbu n'ike e gburu Adeyi, onye bụ ọkammụta.
For now, let him know that his take-off was very bad and turbulent and everything boils down to his poor piloting skills, and not the army of imaginary saboteurs and enemies his aides are busy conjuring up for him.
Ka ọ dị ugbu a, mee ka ọ mata na nṅomi ya bụ ihe ọjọọ ma bụrụkwa ọgbaghara na ihe niile gbadara n'ihe banyere ikike ya na ọ bụghị ndị ụgha ndị echiche ha adịghị mma na ndị iro na-enyere ya aka
In my view, a view shared by many Leftists, the major reasons for the non-emergence of a Revolutionary Party, sufficiently strong to frontally and seriously challenge Nigeria's ruling capitalist class may be broadly separated into two segments: the objective and the subjective.
N'echiche m, echiche nke ọtụtụ ndị akaịpa, bụ isi ihe kpatara na enweghị mmalite nke otu mgbanwe, nke nwere ike zuru oke iji chee ihu na ịma ndị isi ọchịchị Naịjirịa aka nwere ike ikewapụ onwe ha ụzọ abụọ: ebumnuche na isiokwu ahụ.
Omobola Johnson was very effective as a minster because she fully understood the job and how to manage a delicate industry like telecommunications.
Omobola Johnson gbara ezigbo mbọ dịka onye mịnịsta n’ihi na ọ ghọtara ọrụ ahụ nke ọma yana otu esi ejikwa ụlọ ọrụ dịka nke telekọmunikeshọn.
Arsene Wenger the Arsenal coach said the victory against Ostersunds FK in the past week entered their head
Arsene Wenger bụ onye nkuzi Arsenal kwuru na mmeri ha meriri Ostersunds FK n'izuụka gara aga bara ha n'isi.
The yearly census in the world is saying that malaria is increasing instead of decreasing, which brought fear that it is returning forcefully
Dịka ọnụọgụgụ kwa afọ si ụwa niile na-akọwa na ọrịa a na-arigo arigo kama ịda ada, nke butere egwu na o jikwa ike alaghachite.
'The judgment is a good boost for the anti-corruption fight, especially against the background of all the noise about once somebody is in the All Progressives Congress (APC) the person cannot be brought to justice.
Mkpebi a bụ ihe agbamume nyere agha megidere nrụrụaka, ọkachasị ebe o megidere mkpọtụ a na-eme na ngwa ngwa mmadụ banyere All Progressive Congress (APC) na agaghị amanwu ya ikpe.
You won't believe that some people don't use ATM till today, you know why, saying if they are being caught up in a corner, all their money will be collected.
Ị gaghị ekwe na ụfọdụ mmadụ ejighi ATM eme ihe taa, ị mara ihe kpatara ya, na-ekwu na ọ bụrụ n' e jide ha n' akụkụ, a ga-ewere ego ha niile.
An elderly woman can only break the kola nut if it is only the gathering of women.
Ọ bụ naanị oge ụmụnwaanyị gbakọrọ naanị ha ka onye kachasị okenye n'ime ha nwere ike ịwa ọjị mana ọgaghị agọ ya agọ.
Dr. Nkechi Emma-Echiegu a lecturer at Ebonyi state university said it is the tradition.
Dr Nkechi Emma-Echiegu bụ onye nkuzi na Ebonyi State University kwukwara na ọ bụ omenaala.
Chadwick Boseman acted as T'Challa in this movie
Chadwick Boseman bụ onye mere ka T'Challa n'ihe nkiri a
Once you are part of the wake-keep-going circus, it is expected that, sooner or later, you will get your own wake.
Ọ bụrụ na i so n' òtù ndị na-eje nlafo chi, a tụrụ anya n' aka gị na, na nso nso ma ọ bụ e mechaa, na ị ga-enwe nlafo chi nke gị.
The federal government has declared that the spreading that Ebola has invaded Nigeria again is false.
Gọmenti etiti ekwuola na eziokwụ atọgbọghị na kepukepu na-efegharị na ọrịa Ebola abatala na Naịjirịa ọzọ.
We thought that he would be resuscitated so that he would help us in our investigation, but he died yesterday.
Anyị chere na anyị ga-agwọnwu ya ka o wee nyere anyị aka na nyocha anyị na-eme, mana ọ nwụrụ ụnyaahụ.'
she was born in 1996
A mụrụ ya n'afọ 1996.
Five handiwork you can start with N10,000
Akaọrụ ise ị nwere ike iji N10,000 bido
He enjoined them to present their vehicles for routine checks and abide by traffic rules and regulations to ensure safety on 'the Wheels'.
Ọ gwara ha ka ba gosi ụgbọala ha maka usoro ileru anya ma rubere iwu na-achị okporo ụzọ isi iji mee ka nchekwa dị n' okporo ụzọ.
That's how God planned her own death; let's just put it that way,' she said.
Nke ahụ bụ ka Chineke si zubere ọnwụ nke ya; ka anyị tinye ya ụzọ ahụ,' o kwuru.'
The president gave them tarry of 8.612.
Onyeisiala nyere ha tari naira 8.612.
China has reversed its decision on the use of tiger parts in both Science and traditional medicine.
China agbanweela mkpebi ya maka iji akụkụ agụ na sayensị na ọgwụ ọdịnala
They also need to dress neatly and gorgeously.
Ha chọrọ ka ha kee ekike dị mma
They call the children child-king
Ha na-akpọ ụmụaka a 'Ezenwa'.
UNIZIK: we are angry for the death of our sister-students
Unizik: Iwe na-ewe anyị n'ọnwụ nwanne anyị - Ụmụakwụkwọ
The next action steps for stakeholders is further engagement with and support to the National Centre on Agricultural Mechanisation (NCAM), constituted by the Federal Ministry of Agriculture and Rural Development (FMARD), to develop the National Policy on Agricultural Mechanisation.
Nzọụkwụ ndị ọzọ maka ndị metụtara ya bụ ntinye aka na nkwado ụlọ ọrụ obodo gbasara iji igwe arụ ọrụ ugbo (NCAM), nke ministri na-ahụ maka ịkọ ugbo na nkwalite ime obodo (FMARD) mebere, iji zụlite Iwu obodo banyere ọrụ ugbo.