English
stringlengths
0
7.15k
Igbo
stringlengths
0
760
Let's hope that at the end of it all, justice will be served impartially, because anything other than that will be equal to encouraging self-help, stamping of lawlessness and an unequivocal invitation to disorderliness.
Ka anyị nwee olile anya na na njedebe ya niile, a ga-ekpe ikpe ziri ezi n'eleghị mmadụ anya n'ihu, n'ihi na ihe ọzọ ga-abụ ịgba ume nke inyere onwe aka, mmebi iwu na ịkpọ oku aghara aghara.
Trial was stopped in the past four months, to enable the security investigate about Boko Haram, as Ministry of Justice stated
A kwụsịrị ikpe n'ịme ọnwa anọ gara-aga, iji nye ohere ka ndị nchekwa mee nyocha gbasara ndị Boko Haram. dịka Mịnịstịrị na-ahụ maka ikpe ziriezi kwuru.
Among the four times, they have played with Nigeria twice and were defeated by Nigeria
N'ime ugboro anọ ahụ, ha na Naịjirịa agbaala ugboro abụọ bụ nke Naịjirịa merichara ha.
Polytechnic Examiner Gets 20 Years' Imprisonment For Exam Malpractice
Onye nlele ule nke Politeknnic enwetala ije mkpọrọ afọ iri abụọ maka ohi ule
In 2019 election,as men were In the race, women also brought out three of their representative for the race
Na ntuliaka 2019, ka ụmụnwoke juru n'ọsọ ịzọ ọkwa onyeisiala, ụmụnwaanyị achọghị ịgba aka mere ka ihe ruru mmadụ atọ tinyere ụkwụ n'ọsọ ahụ.
Codeine: NAFDAC has shutdown 3 pharmaceutical industry
Codeine: Nafdac emechiela ụlọọrụ ọgwụ atọ
However, VCM's were also introduced to new mode of payment by UNICEF which entail bank transfers.'
Kaọsịladị, otu VCMs bụkwa ndi otu UNICEF kọwapụtara ụzọ ọhụrụ ọzọ e ji akwụnye ego nke gụnyere nzipụ oba ego akpọrọ 'bank transfers' na bekee.
A couple of weeks after the 2019 presidential elections, I met Omoyele Sowore at the Sahara Reporters' Civic Media Lab and after we exchanged pleasantries in his usual 'hey professor' way, he told me in a sombre tone how travelling across Nigeria during his one year intensive campaigns had made him (upon his brief return to the United States) value things he had hitherto taken for granted having been practically away for twenty years.
Ka izu ụka ole na ole gachara ka e mesiri ntụli aka onyeisi ala na 2019, ezutere m Omoyele Sowore na 'Sahara Reporters' Civic Media Lab,' ka anyi kelesiri n' ụdị o si eme ya na mbụ ' heyi Ọkammụta', ọ gwara n' olu mwute ka ịga njem Naijiria gburugburu n' oge nnukwu achụmnta votu emeela ya (n' ime ịlọghachi azụ ya n' Amerịka nwa oge) ịma uru ihe ndị nwere ka ihe efu bara dịka ọ nọrọ Amerịka afọ iri abụọ doro anya.
A more cooperative world led by the US.
Morewa na-arụkọ ọrụ ọnụ nke US na-eduzi .
Consultants in the building industry are expected to append their seal in drawings in other to take liability for any default in the building
ndị ọkachamara n'ụlọọrụ nrụpụta bụ ndị agwara ka ha tinye akara njirimara n'ihe eserese iji nwe azịza n'ihe mmebi ọbụla mere n'ụlọ ahụ
He stated this while receiving the first consignment of bags of rice to be distributed to the State workforce by the State government.
O kwuru nke a mgbe ọ na-anata nzipu akpa osikapa ga-ekenye ndị ọrụ gọọmentị Steeti.
Buhari and Trump, discussed about the means of dealing with external traitors.
Buhari na Trump kpara maka ibuso ndị oyi egwu agha
Ondo State Police has said that the kidnapper who could not kidnap his victim because of hard drugs he drank has died.
Ndị uweojii nọ n'Ondo steeti ekwuola na onye ntọ na-atọghị onye ọ biara ịtọ maka ogwu ike ọ nwụrụ anwụọla.
But as a senior journalist, Mr Shehu ought to have known that it is highly unprofessional to subject a man held incommunicado to scurrilous attacks in the media.
Mana dị ka nnukwu onye nta akụkọ, Maazị Shehu kwesiri ịma na ọ dịghị ka ihe ọkachamara ikwanye onye e ji amaghị ebe ọ nọ na mkparị na midia.
He who does not marry alive, marries in death, is the system most villages adopted.
Onye n'alụghị na ndụ, ọ lụ ọ n'ọnwụ, bụ usoro ọtụtụ obodo si eme
Mr. Usman Chinedu Mbaekwe told BBC Igbo what he passed through in the hands of kidnappers.
Maazị Usman Chinedu Mbaekwe gwara BBC Igbo ihe ọ gabigara n'aka ndị ntọ.
The world's top 10 youngest heads of government/state are all below 40 years.
Ndị isi ọchịchị/steeti iri kacha elu n'ụwa niile dị afọ iri anọ gbadaa.
We went to have a meeting with foreign investors, we were supposed to start by 9 o'clock but started by 10 o'clock.
Anyị gara ka anyị na ndị nwere ego ha na-etinye na mba mee nzụkọ, anyị kwesiri ibido na elekere itoolu, anyị wee bido na elekere iri.
Tribal mark is an identity in Igbo which signifies favour, Dignity and respect.
Igbuichi bụbụ ihe ejiri mara Igbo na ndị agbụrụ ọzọ maka ogo, ọkwa maọbụ ugwu.
Tonto Dike and Oge Okoye are Nollywood actresses
Tonto Dike na Oge Okoye bụ ndị na-eme ihe nkiri na Nollywood
The study confirmed that using the shared toilets on flights to and from Nigeria is an extraordinarily unpleasant experience.
Nchọcha a gosiri na ijeko mposi n' ụgbọelu site Naijiria nakwa ịlaghachi Naijiria bụ ahụmihe adịghị ụtọ dị egwu.
If Atiku comes back from America there is a question he will answer us.
Atiku bata Amerịka o nwere ajụjụ ọ ga-asa anyị-Lai Mohammed
He claims he has done 'nothing wrong or illegal' in light of the formal impeachment proceedings against him recently.
'Ọ na-ekwu na onweghi ihe ọjọọ ma ọ bụ ihe iwu n' akwadoghi ya mere' banyere okwu iwu nchụtụ a na-ekwu megide ya na nso a.
Buhari just landed from landed from his travel to US.
Buhari esila njem US ya wụchie Naịjirịa
Then commotion among the sharks.
Mgbe ahụ ọgbaghara n'etiti ndị shark.
The president can not abuse Nigerians.
Onyeisiala agaghị akọli ụmụ Naịjirịa ọnụ
'We have seen also those in agro-allied, food production and processing.
'Anyị ahụkwala ihe ndị ahụ gbasara ọrụ ugbo, mmepụta nri na nhazi.
The issue of salary disparity between state and LGA workers has been bridged, as you can see in the January salary payment.
Ihe gbasara ọkwụ nkewa n'ugwo ọnwa n'etịtị steeti na ndi ọrụ okpụrụ ọchịchị gọọmentị abụrụla ihe ejikotara.
Correspondent Ebele Ezeh takes the story from here.
Onye ntaakụkọ Ebele Ezeh nweere akụkọ a ebe a
See what people replied him.
Lee ihe ndị mmadụ sara ya.
UN secretary General Guterres has called for immediate implementation of security council resolution for cease fire in Syrian.
Ode akwụkwọ otu jịkọrọ mba ụwa ọnụ bụ Guterres na-akpọkụ ka akwụsị ịlụ ọgụ nke bụ mkpebi nke mpaghara ha na-arụ ọrụ nchekwa na Syria.
Government of Nigeria have exonerated themselves from the meeting between investors and ministers held in America
Gọọmentị Naịjirịa agọrọla ọnu ha maka ihe mere na nzụkọ ndị chọrọ itinye ego na Naịjirịa na ndị minista nwere n'Amerịka.
Shehu Sani, who took to his Twitter handle to express his grievance, said, 'Expelling students and sacking workers over Facebook or Twitter postings is likely to intensify in view of the growing culture of intolerance to criticisms and the establishment discomfort with the social media.'
Shehu Sani, onye jiri ebe nzisa ozi 'Twitter' ya kwupụta ka obi dị ya, sịrị, 'Ịchụ nwata akwụkwọ n' ụlọakwụkwọ na ịchụ ndị ọrụ n' ọrụ maka ihe ha tinyere na' Facebook' na' Twitter' nwere ike isiwanye ike n' ụdị mmụọ enwe nnabata nyere nkọcha na iguzogide mgbakasị ahụ nyere ntụsa ozi soshịa midia.'
Transparency international said they are afraid of the soldiers that are coming for the election.
Otu Transparency International kwuru ụbọchị Tọọzde na obi na-eti ha na a ga-ekpoju ndịagha na ntuliaka na-abịa.
victor who is 27 has retired from playing football
Victor Moses dị afọ 27 alaala ezumike nka n'egwuregwu bọọlụ Naijiria
Could it be because someone who didn't know him very well gave him $50?
Ọ ga-abụ makana onye amaghị ya ọfụma nyere ya $50?
She described efforts made by the ministry to include policy incentives, education and awareness of actors through climate change desks at state levels, to development of the Nigerian carbon emission registry.
Ọ kọwara mbọ niile ụlọ ọrụ ahụ gbara iji tinye akwụkwọ amụma, mmụta na ịmara ndị na-eme ihe site na okpokoro mgbanwe ihu igwe na ọkwa steeti, na mmepe ndekọ kabon nke Naijiria.
If the regime of Gen Ironsi did not promulgate Decree No. 34 — which abrogated the country's federal structure in exchange for a unitary one;
Ọ bụrụ na ọchịchị onye isi agha bụ Ironsi emebeghi iwu 34 nke wepụrụ udi ọchịchị nke federal ji ọchịchị nke inwe otu onye isi ji gbanwee ya.
Obasanjo: 'We want a President that is all round sound.'
Obasanjo: 'Anyị chọrọ onyeisiala isi na ahụ zuruoke'
Buhari Slowing Down Nigeria's Progress – Ondo Cleric
Buhari n'egbochi agamn'ihu Naijiria - Ụkọchukwu Ondo
Cristiano Ronaldo is still denying the fact that there was not a time he raped Kathryn Mayorga in 2009.
Cristiano Ronaldo ka na-agọ ụkwụ na aka na onweghị mgbe ya kwasara Kathryn Mayorga iko n'ike n'afọ 2009.
It got to a point we started seeing oil in the water we fetched.
O ruru mgbe anyị bidoro ịhụ mmanụ n'ime mmiri anyị na-ekute.
What Saraki said about Zik
Ihe Saraki kwuru maka Zik
We did not choose who colonized us.
Anyị ahọrọghị ndị chịrị anyị.
They have the final say in the community
Ha bụ ekwucha ọgwụ n'okwu niile gbasara obodo.
The traditional Prime Minister of Umuobasi, Isiama Afara Ukwu known as Chiemelam Odoemelam has raised an alarm that the community has not seen their King, Israel Okwu Kanu the father of Nnamdi Kanu the IPOB leader
Praịm mịnịsta ọdịnala nke Ụmụobasi,Isiama Afara Ukwu bụ Chiemelam Odoemelam etiela na mkpu na ndị obodo ha ahụbeghị onye Eze ha bụ Isreal Okwu Kanu nna onye ndu IPOB bụ Nnamdi Kanu.
It is used for convenants
Eji ọjị agba ndụ
Chairman, UNILAG Muslim Community, Prof.
Onyeisi oche ndị Muslim na UNILAG, ọkammụta
So, people must stand for the country, and we commend a major organisation like PUNCH for standing for the country. “All of them should be sanctioned, so long as you are serving under this government because it is supposed to be a democracy. “The moment it is no longer a democracy, it’s either you are part of the autocratic and disruptive element or you are not part of it. And if you are not part of it, you would have to quit. “So, anybody who was in doubt before and continues to be part of the government after what happened in the court should be sanctioned.” Sowore: DSS' Incompetence And The Docility Of The National Assembly By Martin White-Ufuah We are presently under the attack of cyber espionages, but because the DSS do not have the structural competence to checkmate the economic security threat of foreign espionages in our country's internet space, they do not know the danger their activities portend for our country. With DSS' bold outlaw, subnormal intelligence, defective disposition, and outright violation of different court orders, it has become indisputably clear that Nigeria's democracy has been militarised. The 9th rubber-stamp National Assembly that is supposed to restrain the overreaching extents of the executive has openly obliged to doing the bidding of the executive. Obviously, the legislative arm of government in Nigeria has transformed itself into a branch of the executive. Today, the only distinguishing characteristic of our bogus democracy from the military dictatorship is that we waste tax payers’ money to service an institution (National Assembly) that is tractable to executive rascality. Our democracy is a charade! If it isn't, the illegal detention of Omoyele Sowore and other Nigerians by the DSS should have been a topical discourse in the National Assembly to check the excesses of the executive. Nigeria is currently perplexed, bedevilled and overwhelmed by the lethality of human right abuses that ridicules and exposes our own brand of democracy as a fraud. Instead of a vibrantly energetic and engaging legislature that imposes a legislative sanction on the DSS' boss and the country's attorney-general over the illegal detention of Omoyele Sowore and Olawale Bakare, they are vigorously pursuing bills on hate speech and social media regulation. The National Assembly is sleeping on duty! The DSS should be publicly condemned for its chronic law-breaking antecedence. By the unlawful gestapo arrest, clandestine and illegal detention and persecution of Omoyele Sowore, the Department of State Service, has shown that it is markedly subnormal in function, flawed in intelligence and rascal in behaviour. The criminal-classed elements sponsored by state actors that took up arms against the Nigerian state during the Kogi and Bayelsa elections were never seen to have committed treasonable felony. But Omoyele Sowore who only sued for peace by calling on Nigerians to pour out in their numbers to protest against misrule and corruption is being accused of plotting to unseat the government. What a joke of a country! Obviously, the DSS is merely a political stooge that react against voices of truth that attempt to call the government to order. Instead of a vibrantly energetic and engaging domestic intelligence agency that functions as the source of reliable information for mitigating our various internal security challenges, our moribund DSS is all about the pettiness of political arrests and illegal detentions of honourable citizens. The calculated use of violence against our country by Fulani herdsmen, Boko Haram members and other criminal groups with felonious intent have never for once been comprehended by the radar coverage of our so-called DSS domestic intelligence. Isn't that a big shame? The DSS has shown that it does not have the structural competence and expertise for espionages and information gathering. That is why the agency relies on online gossips and maliciously divulged information to clamp on citizens. Domestic intelligence service is also supposed to be responsible for identifying foreign spies employed by foreign services against a country. Every day we hear of other countries exposing and apprehending foreign spies and agents employed by foreign intelligence services against their government. Please, how many has the DSS caught? None! Why? They think their job is to go after Omoyele Sowore. If the DSS understand the danger foreign espionages poses to our country, they'd resign from their pettiness and become serious for once. Some foreign espionages have access to our country's internet space without anyone knowing their identity. They are sometimes the ones spreading propagandas and disinformation on our local internet space to cause dissension and unrest. We are presently under the attack of cyber espionages, but because the DSS do not have the structural competence to checkmate the economic security threat of foreign espionages in our country's internet space, they do not know the danger their activities portend for our country. I'm writing this to tell the DSS to release Omoyele Sowore right now with an apology to him because he is not a terrorist. Martin White-Ufuah, a writer and columnist, writes from Abuja. He is the publisher, Ecumenical Review Sowore: Government Has Ordered Investigation Into Invasion Of Court By DSS -Malami Sowore was arrested in the court by the DSS less than 24 hours after he was released on bail after a third order by the court. Attorney-General of the Federation and Minister of Justice, Abubakar Malami (SAN), has revealed that the Nigerian Government has ordered an investigation into the invasion of the Federal High Court, Abuja, by operatives of the Department of State Services to rearrest Omoyele Sowore. Sowore was arrested in the court by the DSS less than 24 hours after he was released on bail after a third order by the court. Malami was questioned by reporters when he was seen at the premises of the Federal High Court, Abuja. When asked why he was in court, Malami said he did not come because of Sowore but to congratulate the judge on being confirmed as the substantive Chief Judge of the court. He however, revealed that the government had instituted a panel to investigate the invasion of the court. Asked if he was not appalled by the DSS’ conduct, Malami said, “Whatever affects the integrity of the court is a worrisome issue for us. “I can never be preemptive of an incident over which I was not a live witness to. “But one thing I am certain of is that the government has put in place mechanism for investigation of the reported incident. “So, I would not like to be preemptive in terms of a conclusion, one way or the other, without allowing the consummation and conclusion of the investigation process.” Sowore: Nigeria Has A Way Of Punishing The Innocent, Says Banky W “Nigeria has a way of punishing the innocent and trampling on the rights, dreams and hopes of the regular citizens.
Rice.
Osikapa
Meanwhile, the state government has lauded the contribution of the scheme towards the development of the state.
Ka nke a na-aga n' ihu, gọọmenti steeti ahụ etoola amụma a maka mbọ ha na-agba n' iweta mmepe na steeti ahụ.
China has reversed a controversial decision to lift a twenty-five-year-old ban on the use of tiger and rhino parts in science and traditional medicine after an outcry from environmental activists.
Mba China agbanweela mkpebi ya iji bulie mmachibido iwu afọ iri abụọ na ise n'iji mpaghara rhino na agụ na sayensị nakwa n'ọgwụ ọdịnala mgbe mkpu sitere na ndị na-akwado gburugburu bịara.
He scolded Aguleri and Igboukwu for their efforts in trying to change the Igbo history and told them to refrain from their actions.
Ọ bara obodo Aguleri n'Igboukwu mba maka mbọ ha na-agba idegharị akụkọ mbido ala Igbo, ma gwa ha ka ha wepụ aka enwe n'ofe ka iwe ghara iwe ndị chi e nwere.
INEC has cotinued to prove stubborn on giving the certificate of office to Rochas Okorocha who vied for the Ideato-South senetorial position.
INEC eforola ntutu taa na ha enweghi ike inye Rochas Okorocha zọrọ oche sinetọ Ideatọ Saụt, asambodo mmeri ya.
On his part, the senate president, Bukola Saraki said that he went to where the victims live in Benue state,
N'akụkụ nke ya, onyeisi ndị ụlọomeiwu sineti bụ Bukola Saraki kwuru na ya gara ebe ogige ebe ndị oyiegwu chụsasịrị bi na Benue steeti,
Joshua stepped into the ring and used his fears to his advantage;
Joshua zọnyere ụkwụ n' ogige ịkụ ọkpọ ma were egwu ya mee ihe bara ya uru;
Any decision they take stands in the whole community
Mkpebi ọbụla ha mere na-adịgịde n'obodo niile.
The judgement on the forty million Dollar and above that was found in the house of Orsbone Tower in Lagos will begin tomorrow, being Tuesday the first day of February 2019.
Ikpe banyere nde dọla iri anọ na ọma ahụrụ n'ime ụlọ Orsbone Towers na Legọs ga amalite eche bụ ụbọchị Tọsde, abali mbụ nke ọnwa Febụwarị 2019.
See what the so called 'Restoration Group' said about the election and Okorocha in their meeting in Abuja last month.
Lee ihe ndị kpọrọ onweha 'Restoration Group' kwuru maka ntuliaka a na Okorocha mgbe ha mechara nzụkọ n'Abuja n'ọnwa gara aga.
Dani Carvajal of Real Madrid has said his thought on Neymar because of their match with PSG
Dani Carvajal nke Real Madrid ekwuola uche ya n'ebe Neymar nọ maka asọmpi ha na ndị PSG.
Firstly, we have partnered with the National Centre for Women Development (NCWD) to distribute cycles to girl students to encourage them to attend school.
Nke mbụ, anyị na 'National Centre for Women Development (NCWD) na-arụkọ ọrụ ọnụ ikere ụmụ akwụkwọ ụmụnwaanyị ịnyịnya ígwè iji gba ume ka ha na-eje akwụkwọ.
We all have to take proper measures before we commence rebuilding of shops.
Anyị niile kwesiri ime ihe kwesiri ekwesi tupu anyị ebido iwugharị ụlọ ahịa.
The two girls, who have done several posts on social media to say that they were only pranking the singer, were however, on Tuesday arrested at their apartment.
Ụmụ nwanyị abụọ ndị ahụ, bụ ndị merela ọtụtụ ihe nkiri na mgbasa ozi iji kwuo na ha ne-egwusa onye ahụ na-akụ egwu egwuregwu, n'agbanyeghi na awụchịe la ha n'ụlọ ha n'ụbọchị Tuzde
In a journal, Journal of International African Institute, it was stated that Igbo people do not give tribal mark on their people for identification.
N'ime akwụkwọ, Journal of International African Institute, ha kọwara na ndị Igbo anaghị egbu ichi maka ị gosi ebe onye gburu ya sịrị bia.
Moghalu and Gesto are contesting under Young Progressive Party (YPP)
Moghalu na Getso na-azọ ọkwa n'okpuru pati Young Progressive Party (YPP)
Therefore, I think that the government should look into this matter and think of us businessmen, who are trying to partner other companies with greater capacities for partnership and the clear purpose of creating wealth as well as employment opportunities for the over 30 million young Nigerian roaming the country aimlessly.
ya mere, echere m na gọọmentị ga-elebanye okwu a anya ma chee maka anyị bụ ndị ahịa, ndị na-agba mbọ inwe mmekọrịta n'etiti nnukwu ụlọ mmepụta ndị ọzọ na ụzọ dị mma esi enweta akụ nakwa inye ọrụ nye ihe karịrị ụmụ ntorobịa nde iri atọ Naịjirịa ndị na-erugharị ebe niile arụghị ihe ọbụla
However, this will not hinder the demolition of any building that poses threat to the community.
Etu ọ dị, nkea agaghị egbochi ibibi ụlọ anyị ọbụla ga-ebute ihe mberede n'obodo.'
UN secretary General Guterres calls for immediate implementation of security council resolution for cease fire in Syrian.
Onye odeakwụkwọ UN Guterres mere oku ka etinye ngwa ngwa nke mkpebi kansụl nchekwa maka ịkwụsị ọkụ na Syria.
Things that are eaten with colanut
Ihe a na-eji ata ọjị
Igbos and Yorubas are brothers: Oba Ogunwusi Adeyeye
Ndigbo na Yoroba bụ otu afọ mụrụ - Oba Ogunwusi Adeyeye
With the comeback victory, Joshua joined Muhammad Ali, Lennox Lewis, Evander Holyfield, Floyd Patterson and Mike Tyson in the league of men to have reclaimed the world heavyweight title.
Maka mmeri nlọghachite azụ a, Joshua sonyeere Muhammad Ali, Lennox Lewis, Evander Holyfield, Floyd Patterson na Mike Tyson n' òtù ụmụ nwoke ndị bughachiterela ihe nrite 'heavyweight' ụwa niile.
It could be recalled that the man killed his four children, maid and later killed himself last week Saturday.
Enwere ike icheta na nwoke ahụ gbụrụ ụmụ ya anọ, odibo ya, ma mesia gbuo onwe ya na Satọde n'izu gara aga.
Cover your mouth and nose with your elbow when coughing or sneezing, stay indoors, if you feel unhealthy with symptoms such as fever, cough and difficulty in breathing,' he urged.
' Jiri mkpuchi gị kpuchie ọnụ gị na imi gị mgbe ị na-arịa ụkwara ma ọ bụ mgbe ọsụsọ, nọrọ n'ụlọ, ọ bụrụ na enwee ahụike adịghị ọcha, dị ka ahụ ọnya, ọnya na nsogbu iku ume, ' ka ọ gbara ume.
That word foreign exchange (forex) is just one part of the market.
Mkpụrụ ego mba ọzọ gbanwere (forex) bụ naanị otu akụkụ nke ahịa ahụ.
Even though the Federal Government has failed to engage in the diligent prosecution of the serious case, the Presidency has resorted to media trial while the charge of treasonable felony is allowed to hang menacingly on the heads of our clients.
N' agbanyeghi na Gọọmenti etiti enweghị ike ịkpachara anya n' ikpe ikpe ndị siri ike, ụlọ ọrụ onyeisi ala amalitela ikpe ikpe banyere midia ebe ịgba akwụkwọ ịgba gọọmenti mgba nọ ndị anyị na-ekpere ikpe n' isi n' ụdị na-eyi egwu.
Government has wiped off more than two million codiene cough syrup.
Gọọmentị ekpochapụọla ọgwụ ụkwara Codiene kariri nde abụọ
Unless the authorities move with the speed of lightning, human dignity in Nigeria is going, going, going!
Ọ gwụla ma ndị ọchịchị e jiri ọsọ dịka àmụ̀mà, ugwu mmadụ na Naịjiria ga-ala!
The witness also said the victims of the accident were lying down on the rail trail and oblivious of the approaching train until it crushed them.
Onye akaebe kwukwara na ndị ihe mberede a dakwasara dina n' okporoìgwè n' amaghị n' ụgbọ okporoìgwè na-abịa ganye mgbe ọ kwọriri ha.
she went further to say that it is a bad tradition that a woman will be criticized as a result of her being single when she is matured for marriage.
Ọ gara n'ihu kwuo na ọ bụ omenaala ọjọọ na a na-akparị maọbụ emegbu nwagbọghọ n'ihi alụghị di.
The advice of Peter obi to Buhari
Ndụmọdụ Peter Obi nyere Onyeisiala Buhari
Every serious business generates an annual report at the end of each year that includes taking a look at the technological, political, social and economic environment in which it operates.
Azụmahịa ọbụla ma ihe ha na-eme, na-enwe mkpesa kwa afọ na ngwụsị afọ ọbụla nke gunyere ileba anya na nka na ụzụ, ndọrọndọrọ, mmekọrịta na akụnaụba na gburugburu ebe ha nọ
He said that disparity between LG and other workers, which the union had been agitating for, had now been bridged through the latest salary (January) payment.
Ọ kwụrụ na nkewa di n'etịtị okpụrụ ọchịchị na ndị ọrụ ọzọ,nke otu ahụ na-agbaghari maka ya, abụrụla ihe ejikotara ọnụ site n' ikwụ ugwo ọnwa nke jenuwari .
This is the first time Arsenal is involving in UEFA/Europa competition since 2000
Nke a bụ nke mbu Arsenal so na asọmpị UEFA/Europa ke mgbe afọ 2000
An FA Cup qualifying match between Haringey Borough and Yeovil Town was abandoned on Saturday after allegations that players were racially abused and spat on.
Egwuregwu isonye n'iko FA dị n'etiti Haringey Borough na Yeovil Town bụ nke a hapụrụ na Satọdee mgbe e boro ndị na-agba bọọlụ ebubo megide agbụrụ ha.
She said, 'Under this partnership, we selected 20 U.S. Consulate/TEF Fellows to receive additional entrepreneurship training through a day-long program at the U.S. Consulate General that utilise some of the resources of the Young African Leaders Initiative including alumni of the Mandela Washington Fellowship.
O kwuru, 'N' ịrụkọ ọrụ ọnụ a, anyị họpụtara ndị ụlọ ọrụ nnọchianya U. S./ndị mkpakọrịta TEF 20 ịnatawanye ọzụzụ n' ọrụ aka site atụmatụ ogologo otu ụbọchị n' ụlọ ọrụ nnọchianya ukwu U. S. nke ga-eji ọtụtụ ngwa nke' Young African Leaders Initiative ' tinyere ndị gụchara na 'Mandela Washington Fellowship'mere ihe.
During Joshua's visit to Nigeria in July, he stopped by at Fela's shrine in Lagos, where Femi Kuti showed him around.
Oge Joshua bịara Naijiria na Julaị, ọ kwụsịrị n' òkwú Fela na Legosi, ebe Femi Kuti gbọgharịrị ya.
PDP- We chose Peter Obi to support 'Not Too Young To Run'
PDP: Anyị họrọ Peter Obi maka ị kwado #NotTooYoungToRun
the incident didn't affect only the Uber company but also in their struggle to produce automatic vehicle.
Ihe mberede a abụghị sọ sọ Uber ka o metụtara, ọ ga emetụta mbọ a na-agba iji rụpụta ụgbọala na-agba onwe ya maka njem ọra mmadụ.
Unless we act swiftly and urgently now, there seems to be more ahead in the coming days.
Beelụsọ ma anyị na-eme ngwa ngwa ugbu a, ọ dị ka a ga-enwe ọtụtụ ihe n'ọdịnihu.
Photo: PIXABAYResearchers and industry experts have restated the need to deepen the current effort in exploring Nigeria's frontier inland basins to improve the nation's economy and oil and gas projections.
Foto: ndị nyocha PIXABAY na ndị ọkachamara na ụlọ ọrụ ekwupụtala mkpa ọ dị iji gbalịsikwuo ike ugbu a na ịgagharị ala ime ala Naịjirịa iji meziwanye akụ na ụba mba na atụmatụ mmanụ na gas.
Appeal court has upheld Chimaroke's victory againOur body needs to be taken care of 'women do not deserve any kind of discomfort'
Uloikpe mkpegharị eweliela Chimaroke aka elu ọzọAhụ chọrọ nhicha' ụmụnwaanyị adịghị achọ mmekpa ahụ.
The wife of the boko haram doctor has surrendered to the soldiers.
Nwunye dibia Boko Haram achịliele aka elu nye ndị agha
It comes after Russia's Anti-Doping Agency was declared non-compliant for manipulating laboratory data handed over to investigators in January 2019.
Ọ abịara mgbe ekwuputara na ndị na-arụ ọrụ megide nruruaka nke Russia na-enweghị mmezi maka ịmegharị ọrụ nyocha n'ụlọ nyocha ha enyefere ndị ọrụ nyocha na Jenụwarị 2019.
You are losing more than you are gaining.
I na-etufu karịa ka ị na-erita.
The event, scheduled to hold from October 29 to 31, will witness President Buhari join in the conversation on 'What’s Next for Global Business?', the theme of the event.
Ihe emereme ahụ ga-adị site n'ụbọchị nke iri abụọ na iteghete n'ọnwa Ọktoba rue n'abalị nke iri atọ na otu, ga-ahụta Onyeisiala Buharị na nsonye mkparịtaụka n'isiokwu "Gịnị ọzọ banyere Ahụmahịa Mbaụwa?".
According to him, Government at the centre must encourage local policing to secure lives of the people, who elected them into office.
N'okwu ya, gọọmentị nke etiti kwesiri ịgba ndị omebe iwu ime obodo ume iji chekwa ndụ ndị mmadụ, ndị tinyere ha n'ọchịchị
Okoye agreed that all who registered their names for 2019 elections are recorded in computer, that all the parties were given the names of those people.
Okoye kwetara na ndị debere aha ha n'akwụkwọ maka ntuliaka 2019 niile dị na igwe kọmputa, na enyere ndị otu pati niile aha ndị a.
I tried to train myself for this.
Agbalịrị m ịzụ onwe m maka nke a.
While Gowon showed an inclination to balance Nigeria geo-politically, Muhammed ensured that the 'North' had ten states while the 'South' had nine .
Oge Gowon gosipụtara na ọ nwere ike imezu nhazi usoro ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naịjirịa, Muhammed gbara mbọ hu na mpaghara Ugwu nwere steeti iri ebe mpaghara ọdịda nwere itoolu.
Buildings are elevated in the burnt Timbershade
Aruziwela ahịa Timbershade gbara ọkụ