English
stringlengths
0
7.15k
Igbo
stringlengths
0
760
In the few days leading to the eclipse on 2018, reports from the warfront in North East Nigeria provoked huge concerns, fiercely stirring panic within communities in and around Maiduguri, Borno state. Governor Kashim Shettima, within this period, quickly called an emergency security meeting to receive briefs from different security commands in the state. At the Executive chambers of the Government House, Maiduguri, the seat of power in the state, the situation was grim and faces drawn.
ka ọ fọrọ ụbọchị olenaole ka eklipsi mee n'afọ 2018, mkpesa si n'ihu agha nke Ugwu Ọwụwa anyanwụ nke Naịjira wetara mkpali, maka oke ụjọ dị n'obodo dị iche iche gbara Maiduguri, steeti Borno gburugburu. Gọvanọ Kashim Shettima, n'oge, kpọrọ ọgbakọ mberede nke nchekwa iji nweta ozi ndị ọrụ nchekwa na steeti ahụ. Ndị isi ngalaba niile n'ụlọ gọọmentị, Maiduguri, n'ọkọrọtọ ikike, ọnọdụ ahụ siri ike ma bụrụkwa nke elebanyere anya
It is very important to have the sun and the moon in any given tribal mark.
Ọ dị ezigbo mkpa ka ọnwa na anyanwụ dị n'ichi ọbụla ha ga-echị.
The Education sector got 102 billion naira while Health received 86 billion naira.
Ngalaba akwụkwọ nwetara njeri naira 102 n'ọma ka Ahuike nwetara njeri naira 86 na ọma.
IPOB: Miyetti Allah words are challenging
IPOB: Okwu Miyetti Allah bụ ịma aka mgba
But Justice Abdulaziz Waziri ruled that Theman and MRDD had failed to prove their case, saying 'he who asserts must prove'.
Mana Justice Abdulaziz Waziri kpebiri na Theman na MRDD emeghị ihe ha kwuru, na-ekwu na 'onye kwuru okwu aghaghị igosipụta ya.'
Every party is special but none is as special as a wake-keep.
Particularly ọ bụla bụ ọpụrụ iche mana ọnweghi nke bụ ọpụrụ ka nlafo chi.
Nnamdi Kanu the leader of IPOB who have been missing since last year September. when we were interacting with his wife Uchechi Kanu, she said her mind about him
Nnamdi Kanu bu onyeisi IPOB bụ onye a na-achọ achọ kemgbe September afọ gara aga. Mgbe anyị na nwunye ya bụ Uchechi Kano, na-akpakọrịtara, o kwuru uche ya gbasara ya.
He said, “We saw some students last week Wednesday in our school armed with machete and this made everyone to run for their lives.
O kwuru, "anyị hụrụ ọtụtụ ụmụakwụkwọ n'ụbọchị Wednesde n'ụlọakwụkwọ ebe ha ji mma, nke mere ka onye ọbụla gbaa ọsọ ndụ ya
When BBC Igbo interviewed him, he asked 'why is it that it is bad people that lead Nigeria? '
Mgbe ndị BBC Igbo gbara ya ajụjụọnụ, ọ jụrụ 'Gịnị mere o jiri bụrụ ndị ọjọọ na-achị Naịjirịa?'.
Falana revealed this while speaking at a colloquium in Lagos on Thursday .
Falana kwuputara nke a na ogbako ndi nkuzi nwere na legosu n'ubochi Tozde .
Analysis by The Guardian of the document titled: 'Trend Analysis on Complaint Received from January to October 2019 in Consumer Affairs Bureau, 'showed that for the period under review, 18, 717 complaints were received via the 622 channel; 764 through the consumer portal; 315 via social media and 181 written words.
Nnyocha nke ndị Guardian nke akwụkwọ akpọrọ: Nnyocha na mkpesa enwetara site na Jenụwarị ruo Ọktọba 2019 na ụlọ Ọrụ Ahịa, ' gosipụtara maka oge a na-enyocha, 18, 717 natara mkpesa site na ọwa 622; 764 site na ụzọ ahia; 315 site na mgbasa ozi mmekọrịta na 181 okwu edere.
The Igbos filled Owerre when BBC Igbo did debate for Imo state governorship aspirants but the Imolites were surprised that it was only one out of the four persons that promised BBC Igbo that they would come that eventually came.
Igbo juru n'Owere mgbe BBC Igbo mere nrụrịta ụka nke ndị na-azọ ọkwa gọvanọ n'Imo steetị mana ọ bụ ihe tụrụ ndị Imo n'anya na naani otu onye n'ime mmadụ anọ kwesre BBC Igbo nkwa na ha ga-abịa nrụrịta ụka ahụ bụ ihe bịara ya.
Nigeria team and France
Ndị otu Naịjirịa na Fransị
She asked permission to go on the show but, when her request was refused, she went anyway.'
Ọ rịọrọ ikike ka ọ gaa ihe nkiri mana, mgbe a jụrụ ịnabata arịrịọ ya, ọ pụrụ.'
'He was the first governor of Osun state; came back then went for senator you know when everybody for the state knows that this is the next governor and then we just woke up one day and they said he went to eat somewhere and he died.
Ya bụ Gọvanọ izizi nke Osun Steeti; nachiere azụ gawa sineti.
so that you won't be disappointed when you couldn't reach the person when you get there.
Ka ọ ghara ime gị na mberede ma ị kpọwa ekwentị onye nke gị ma zara ghị gị.
But the Daily Monitor said that another report showed that the number of women who were assaulted was much higher.
Mana Daily Monitor kwuru na akụkọ ọzọ e depụtara gosiri na ọnụọgụgụ ụmụnwaanyị a wakporo karịrị etu ahụ.
We don't know how this is ignored as a copy and pasting of what the policy of the man she obsequiously describes in ludicrous adjectives that late Idi Amin of Uganda would have rejected.
Anyị amataghị etu e si leghara nke a anya ma gosipụta ihe iwu banyere nwoke ọ kọwara n'ụzọ ọjọọ na Idi Amin nke Uganda gaara ịjụ.
Now, things have changed. Iced fish are too costly in the market because many people including the rich buy it.
Ugbua, egwu adagharịala. Azụ friji bụ ahụghị ma erighị nke ọtụtụ mmadụ gunyere ndị ọgaranya nke bụ na azụ na-adazị oke ọnụ n'ahịa.
He is the chairman and the person contesting for president under National Action Council (NAC).
Ọ bụ onyeisi nakwa onye na-azọ ọkwa onyeisiala n'okpuru pati National Action Council (NAC).
EFCC said that Umar is looking for 10 million naira
EFCC kwuru na Umar chọ nde naira ịrị
He pledging continued support, appealing to government to grant them more opportunities to participate in government activities. (MOI)
O kwere nkwa na ha ga-aga n’ihu, na-arịọ gọọmentị ka o nyekwuo ha ohere isonye n’ihe omume gọọmentị. (MOI)
Comrade Abubakar said that the money borrowed from China money was too small to refund, and he further said that Nigeria should continue borrowing to improve the country.
Comrade Abubakar kwuru na ego ndị China dị ọnụala ịkwụghachi, ma kwuo ka Naịjirịa gaa n'ihu bite iji kwalite obodo.
4 October 2017, twelve American soldiers and thirty soldiers from Niger were killed by terrorists in Tongo Tongo, a city in the East of Niger.
Na ọctoba 4, 2017, mmadụ iri na abuo ndị agha Amerịka na mmadụ iri atọ ndị agha Niger ka ndị oyi egwu wakporo na Tongo Tongo, bụ obodo di na ọdịda anyanwụ nke mba Niger.
Obiano commended the Foundation for making free medical care available, noting that the scheme would enable the indigenes especially the elderly ones among them to visit the hospitals regularly.
Obiano toro ntọala/Foundation ahụ maka inye nlekọta ahụike n'efu, na-ekwupụta na atụmatụ a ga-enyere ụmụ amaala ahụ aka ọkachasị ndị agadi nọ n'etiti ha ije nleta n'ụlọọgwụ oge niile.
Nzewuji further explained that no king of any village is denied of his monthly salary because of this.
Nzewuji gakwara n'ihu kọwa na onweghị eze obodo ọbụla anapụrụ ọgwọ onwa maka ihe a.
In a tweet on her official Twitter handle she wrote: 'To the academy(Oscar), You disqualified Nigeria's first-ever submission for Best International Feature because its in English.
O dere n'akara twita : 'Iji na-ụlọ mmụta (Oscar), Ị wepuru ihe nkiri mbu nke Naịjirịa maka njirimara ha bụ bekee.
food to be taken during postnatal
Nri ekwesịrị iri n'ọmụgwọ
Bill Cosby can be sentenced to thirty years imprisonment for rape.
Bill Cosby nwere ike ị ga mkpọrọ ruru iri atọ maka mwakpo nwaanyị n'ike.
The fear of Fulani herdsmen has gripped many.
Egwu ndị Fulani na-achị ehi ejidela ọtụtụ
the stories that will interest you: Nnamdi Kalu's wife: I do not know my husband whereabout
Akụkọ ndị ga-amasị gị: Nwunye Nnamdi Kanu: Amaghị m ebe di m nọ
By May 1922, the Federal Reserve decided to formalize this process and create what was called the Federal Open Market Committee (FOMC) to coordinate how this new powerful tool was to be used and when.
Tupu Mee 1922, Federa resav kpebiri imepụta usoro a wee mepụta ihe akpọrọ Kọmitii ahịa mepere nke isi ala (FOMC) iji hazie otu a ga-esi rụọ ngwá ọrụ ọhụrụ a dị egwu na mgbe.
Fredrick Nwabufo
Fredrick Nwabufo
the owners of the captured students said that the missing people are 105 in number
Ndị nwe ụmụakwụkwọ Boko Haram nwụchịkọrọ sị na ndi na efu dị mmadụ otu nari na ise.
Different stories that spring up in the past on how maids kidnap children or molest them.
Akụkọ dị iche iche na-apụta n'oge gara aga gosi etu ndị nyemaaka na-atọ ụmụaka maọbụ ya na ha a na-eme mmekọrịta ahụ.
Since his assuming office in August this year, Mr Pantami has indeed found it difficult to adjust from the regulatory role he used to enjoy at National Information Technology Development Agency to his new titular position as per regulating the industry is concerned, and his unconstitutional attempts to dabble into it has invited the resistance of major actors in the industry like Association of Licensed Telecoms Operators of Nigeria as well as that of the Association of Telecoms Companies of Nigeria.
Kemgbe ọ malitere ọkwá n'ọnwa Ọgọst afọ a, Maazị Pantami achọpụtala na o siri ike ịgbanwe ọrụ nchịkwa o jibu n'ụlọ ọrụ 'National Information Technology Development Agency' na ọkwa ọhụrụ ya, na ịgba mbọ ya o sonyere nke ịkpọ oku nguzogide nke ndị isi ụlọ ọrụ ahụ dịka 'Association of Licensed Telecoms Operators of Nigeria' yana nke 'Association of Telecoms of Nigeria.'
In sports
N'egwuruegwu,
The MD said that since December 2019 to date, he lost nine native cows (Efi Igbo) as a result of bush fires that cleared all vegetations around his ranch.
Nke MD kwuru na kemgbe ọnwa Disemba afọ 2019 ruo taa, na ehi Igbo itoolu funahụrụ ya n'ihi ọkụ ọgbụgba nke kpochapụrụ ahịhịa niile dị na gburugburu ya.
The news had it that Konduga in Borno state that the Atomic Bumb that exploded on Sunday night killed the lives of morr than twelve people
Akụkọ si Konduga na Borno steeti sị na ogbunigwe atọ gbara n'abalị Sọnde gburu ihe karịrị mmadụ iri na abụọ.
Recall that it was not long before people began to ask whether Atiku would choose Ngozi Okonjo-Iweala, Peter Obi, Ike Ekweremadu and Soludo, as his vice in the 2019 election.
Cheta na otebeghị aka ndị mmadụ bidoro jụwa ma Atiku a ga-ahọrọ Ngozi Okonjo-Iweala, Peter Obi, Ike Ekweremmadu na Soludo dika osote na ntụliaka 2019.
It is, of course, expected that the Manifesto—which in the process of production and dissemination will begin to resolve our internal differences—will first appear as a robust draft document that attempts to take precise positions on some critical questions before the masses and the nation.
N'ezie, a tụrụ anya na Manifesto — nke ga - emeputa ma kesaa ga - ebido idozi esemokwu dị n'ime anyị - ga - ebu ụzọ gosipụta akwụkwọ siri ike nke na - anwa iweghara ọnọdụ ụfọdụ dị mkpa n'ihu nnukwu mba .
Trader Sues Saraki, Atiku For Portraying Her In Campaign Poster
Ọzụ ahịa gbara Saraki, Atiku akwụkwọ maka igosi ya na posta achụmnta votu.
It means the Russia will not be allowed at events such as the Tokyo 2020 Olympics and Paralympics and the 2022 FIFA World Cup in Qatar.
Ọ pụtara na a gaghị anabata Russia na ihe omume dịka Tokyo 2020 Olympics na Paralympics na 2022 na asọmpị mba ụwa FIFA na Qatar.
With IPPIS, before a Vice Chancellor can employ an academic worker, the VC will have to get permission from the Head of the Civil Service of the Federation.
Site na IPPIS, tupu onyeisi mahadum ga-enwe onye ọrụ agụmakwụkwọ, onyeisi ahụ (VC) ga-enweta ikikere n'aka onyeisi ndị ọrụ n'ala anyị.
According to a witness, the tragic incident occurred very early on Tuesday along a rail line behind Kano Club in Nasarawa Local Government area of the city.
Dị ka onye akaebe kwuru, ọdachi a dapụtara n' ụzọ ụtụtụ n' ogologo okporoìgwè n' azụ Kano 'club' nke dị n' okpuru ọchịchị Nasarawa nke obodo ahụ.
There was a show glass displaying what looked like bags made of real leather.
E nwere otu ihe nkiri na-egosi ihe yiri akpa ezigbo akpụkpọ anụ .
His spokesman on media matters Ebere Nzewuji said that they do not know what the outcome of this decision would be now.
Onụ na-ekwuchitere ya n'ihe gbasara mgbaozi soshal midia bụ Ebere Nzewuji kwuru na ha mabeghị ihe ha ga-eme ugbua gbasara ya bụ mkpebi.
The board proposed to make the offer to its shareholders on August 5 through a high court ordered meeting that was scheduled to hold on October 14.
Ndị isi ahụ tụrụ atụmatụ ike mpaghara ha n'ọnwa ọgọst 5 site na nzukọ ụlọ ikpe nyere iwu ka ewee bido n'ọktoba 14.
The remarks come as doctors in the enclave accuse the government of launching a chlorine gas attack in the town of AI-Shifaniyah in Eastern Ghouta.
Okwu a na-abịa dị ka ndị dibia bekee nọ na nnọchi anya akwụkwọ ahụ na-ebo gọọmentị ebubo ịmalite mbuso agha kloriin na obodo AI-Shifaniyah ọwụwa anyanwụ Ghouta.
However, this causes confusion in different families.
Ka o sila dị, nke a na-etinyekarị ezinaụlọ dị iche iche na gbagharịa.
Olurode however enjoined government to ensure that other moribund institutions rise to performance.
Olurode otu ọ dị gwara gọọmenti ka ha gba mbọ hụ na ewumewu ndị ọzọ n' anaghịzị arụ ọrụ bidoro rụwa ọrụ.
Sudan's Ex-President, Al-Bashir, Sentenced To Two Years For Corruption
Onyeisi ala chịrịla Sudan, Al-Bashir, bụ onye amarala ikpe ije mkpọrọ afọ abụọ maka mpụ
The NBA superstar took to Twitter to write about having to leave home suddenly with his family and looking for where to stay.
Na 'Twitter', onye 'superstar' NBA dere banyere ya na ezinaụlọ ya ịhapụ ụlọ ya na mberede, na-achọ ebe ọ ga-anọ.
Wake-keep is so ubiquitous that people now simplify it by saying Peter's wake or Angela's wake, instead of properly labeling it as the wake of Peter's father or Angela's mother.
Nlafo chi dị ebe niile nke ndị mmadụ na-emezi ya ka ọ dị mfe site n' ikwu ihe dị ka nlafo chi Peter ma ọbụ nlafo chi Angela, kama inye aha kwesiri ya dị ka nlafo chi nna Peter ma ọ bụ nne Angela.
Eating food with much fish in it once or more in a week helps the brain very much.
Iri nri azụ juputara na ya otu mgbe maọbụ karia n'izuka na-enyere ụbụrụisi aka nke ukwu.
China, Spain will be around when south Korea are playing while Norway will be in for Nigeria when they play too
China na Spain ga-ezute otu mgbe ahụ ebe Saụt Korea na Norway ga-ezute mgbe Naịjirịa ga-agba nke ha.
Priscilla Ekwueme Eleje: who is this troublesome woman?
Priscilla Ekwueme Eleje: Onye bụ nwaanyị a na-akpa ike?
Will the 2018 buget will empower the youth?
Bọjetị 2018 ọ ga-enyere ndị ntoroọbịa aka?
Lobi Stars players beat Mamolodi Sundowns 2-1 in the first round they played at Enugu.
Ndi Lobi ji okpu goolu abuọ asatara otu merie agba nke mbu ha na Mamolodi Sundowns gbara n'Enugwu.
There will be fixing to know who will play with each other and their group
A ga-eme ngụpụta ebe a ga-ama ndị ga-ezute ibe na otu ha ga-anọ n'ime ya.
my people said 'I should not return home again until I got married.
Ndị ụlọ anyị sị m ma alọtazina ụlọ ọzọ ma m ahụghị di'
But are dreads really bad thing?
Mana isi dada ọ bụ ihe ọjọọ n'ezie?
The entire university trooped to the quadrangle of the Faculty of Social Sciences to be schooled on how misguided the new students union was.
Ụmụ akwụkwọ pụtara n' ìgwè n' ámá nke ngalaba 'Social sciences' ka a gwa ha ka òtù siri gahie ụzọ.
this new shall be of interest to you.
Akụkọ ndị ga-amasị gị:
He and his gang later collected motorcycle from one person called Dauda Wale. One of them was arrested at where he went to buy medicine.
Ya na ndị otu ya mechara nara otu onye bụ Daudu Wale ọgbatumtum ya, ebe ọ gara ịzụta ọgwụ ebe e nwudere otu onye n'ime ha.
she was born in 1997
A mụrụ ya n'afọ 1997.
A man', habitual intake of codeine's cough syrup.
Nwata nwoke na aṅụ ọgwụ ọgwụ ụkwara,copdeine
The Inspector General of Police said this in yesterday's security meeting at Kaduna, adding that it will help to avert problems among farmers and herders.
Onyeisi ndị uweojii kwuru nke a ụnyaahụ na kaduna na nzukọ ndị nchekwa obodo metụtara sịrị na ọ ga-enye aka igbara nsogbu na adapụta n'etiti ndị ọrụ ugbo na ndị na-achị ehi.
They got 17 billion naira on top.
Ha nwetara njeri naira 17 n'ọma.
Do you know Igbo any identity?
Ị ma ebe njirimara ala Igbo ụfọdụ dị?
Kidnappers have confessed in Enugu
Ndị ntọ asaala asịsa n'Enugwu
He said that the problem comes more when the men do not come for test on time. They always come when the situation is worse.
O kwukwara na ebe nsogbu na dịkari bụ na ụmụnwoke anaghị bia nyocha ahụ n'oge.Ha na bia mgbe ihe ọ ka njọ.
A woman and a man are wearing necklace and bangle.
Nwaanyị na nwoke na-agba uwe olu na nke aka.
Breadfruit is an important food in Igbo land which they don't joke with.
Ụkwa bụ otu nri a na-ejighị egwu egwu n’ala Igbo, ọ bụkwa otu njirimara ndị Igbo.
In his opening remarks, chairman, LAPO Board of Directors, Dr.
N' okwu mmalite ya, onyeisi, òtù ndị ndu LAPO, Dr.
The party chairman in Venezuela said that his members and Venezuela soldiers will have a meeting on how they will impeach the Governor of that country, Nicholas maduru in his office.
Onyeisi pati na-anọghị n'ọchịchi na Venezuela ekwuola na ndi otu ya na ndị agha Venezuela na-enwe nzukọ maka etu ha ga-eji nye aka napụ Onyeisiala mba ahu bụ Nicholas Maduru ọkwa.
Anambra State Judiciary has commended Gov. Willie Obiano for promoting the Independence of the Judiciary in the state.
Ndi okaikpe nke steeti Anambra ekenela Gov. Willie Obiano maka ikwalite nwereonwe nke ndị okaikpe na steeti a
“You didn't need to be a voter or volunteer for Mr Sowore to see that this was clearly an infringement on a basic human right and a grave injustice.
"I kwesighị ịbụ onye so eme nhọpụta maọbụ onye wepụtara onwe ya maka Sowore iji hụ na ihe bụ ịkpọtọ ikike nke mmadụ na ikpe ezighị ezi
Emmanuel Macron has made a call for all states of Europe to unite
Emmanuel Macron akpọọla oku ka mba dị dị n'Uropu jikọọ ọnụ
At the mention of infrastructure development, the human mind readily goes to provision of access and motorable roads, regular electricity supply; provision of portable water.
N'ikwu banyere mmepe akụrụngwa, uche mmadụ na-agara ngwa ngwa ụzọ nnweta na okporo ụzọ, ọkụ eletrik mgbe niile; inye obere mmiri.
Igbo BBC took it as fake news
BBC Igbo buru ya dịka akụkọ ụgha nke a kpọrọ 'Fake news'
Craft.
Aka-ọrụ
Chelsea scored many goals yesterday as the Bournemouth team went home with four goals to nothing to prove to them , that action speakers louder than voice.
Chelsea ji nkata buru goolu unyaahụ ka otu egwuregwu Bournemouth ji okpụ goolu anọ asatagi ma otu gosi ha na-ejighi ọnụ ama onye ka ike.
The fans of Nigeria's soccer team are celebrating
Ndi nkwado otu egwu bọọlụ ụmụnwanyị Naijiria na-enwe aṅụrị
Israel pledges to strengthen bilateral relations with Nigeria.
Israel kwere nkwa ime ka mmekọrịta ha Naijiria siwanye ike.
If the 'January 15 boys' had completed their 'project' either by one of them becoming head of state or as some have alluded, released the imprisoned leader of the national opposition, Chief Obafemi Awolowo, and installed him as prime minister;
Ọ bụrụ na ụmụ nwoke nke ọnwa Janụwarị 15, rụchara ọrụ ha site na otu onye ibu onye ndu ma ọ bụ dịka ụfọdụ si chee, ị kpọpụta onye isi ndị otu na emegide ndị ọchịchị bụ Obafemi Awolowo na ngha ka ọ bụrụ onye isi,
This work is from Jessica Nwankwo
Ọrụ a si n'aka Jessica Nwankwo
They will also look into the Deferred Action for Childhood Arrivals (DACA) law of government workers for the children of immigrants to be able to live in the US.
Ha ga-elebaanya n'iwu nke a na-akpọ Deferred Action for Childhood Arrivals (DACA) n'olu bekee bụ iwu na-agba mgbọ hụ na ndị umuaka ndị mbiabia nwere ike ị bị na US.
What are you thinking? What on earth are you thinking?
Gịnị ka ị na-eche? gịnị n'ụwa ka ị na-eche?
With this conviction, which, hopefully, will be upheld by higher courts, you can now understand why those of us that voted for President Muhammadu Buhari, though disappointed with the lackluster start in the fight against corruption, are tickled. Though we are thrilled, we are also cautiously optimistic, conscious of the fact that tackling corruption in this present Nigeria is a tall order.
Site na ntaraahụhụ a, na nkwenye na ụlọikpe ga-emezu ya, ị ga-amata ihe mere na ọtụtụ n'ime anyị ndị tụnyeere Muhammadu Buhari, nwere obi mwute maka agbanyị mgba megide mpụ bụ ihe ọchị. Agbanyeghị na obi dị anyị ụtọ, anyị nwere nkwenyesike, na ibu agha megide mpụ na Naịjirịa ugbua bụ nke kwesiri ekwesi
Our Reaction To Takeover Of Sowore's Case By Attorney-General Of Federation By Femi Falana
Nzaghachi anyị banyere iwere okwu Sowore site n'aka Attorney-General nke Ala anyị nke sitere n'aka Femi Falana
This book was published in Abuja last Sunday.
E wepụtara akwụkwọ a na Abuja n'ụka a gara aga.
Recent reports: The court has canceled Omo-Agege's termination
Akụkọ na-eme ugbua: Ụlọikpe akagbuola nkwụsịọrụnike Omo-Agege
Today, Nigerians woke up to the news that their first-ever submission for best international feature Oscar consideration, 'Lionheart' has been disqualified by the Academy of Motion Picture Arts and Sciences.
Taa, ndị Naịjirịa kpọtere ozi na ntinye akwụkwọ nke izizi ha kachasị mma nke Oscar, 'Lionheart' agụmakwụkwọ nke Arts na Mgbakọ Sayensi kewapụrụ ya.
He said that the governor would further upgrade other necessary facilities to meet judicial standards.
Ọ kwụrụ na gọvanọ ga-agan'ihụ nwelite ngwe ndi ọzọ dị mkpa iji rue n'okwa kwesịrị ndi okaikpe.
Also in his remark,he told the Delta state governor, Ifeanyi Okowa and assured him for their support.
N'ime ozi ahụ o gwara aka n'achị Delta steeti bụ Ifeanyi Okowa ha dibe ma kwu kwa na ya jisike enweta enyemaka ebe ha nọ
Finally, Nigeria redeemed themselves after Norway won them in their first match.
N'ikpeazụ, Naịjirịa ji mmeri a gbara isi onwe dịka Norway merichara ha n'asọmpị nke mbụ ha.
Aisha Ibrahim and a police woman hugged each other after she was rescued from kidnappers.
Aisha Ibrahim na onye uweojii makọrọ onwe ha dịka azọpụtachara ya n'aka ndị ntọrị
Imo State Election: 'The Rochas' team hit me hard to declare them winner' - INEC official
Imo State Election: 'Ndị otu Rochas tiri m ezigbo ihe ka m kpọọ ya onye mmeri' - Onye ọrụ INEC
Igbo dresses are very unique
Ejiji ndị ndị Igbo pụụ iche nke ụkwuu