igbo
stringlengths
0
630
english
stringlengths
0
396
Ịsụ ụzọ emeela ka m dị gara gara , meekwa ka ndụ m baa ezigbo uru .
The pioneer service helps keep me young at heart and gives me a purpose in life .
4 : 10 ; 2 Pita 2 : 9 .
4 : 10 ; 2 Pet . 2 : 9 .
Ole mgbe ?
When ?
Esemokwu banyere otú e kwesịrị isi na - etinye nkwenkwe ha n’ọrụ dugara ná nkewa .
Disputes about how literally their beliefs should be practiced led to divisions .
Anyịnwa kwesịkwara ịna - agba ụmụnna anyị ume ma ha daa mbà n’obi .
We too should encourage brothers who are discouraged or depressed .
Ọgụgụ Bible bụ akụkụ nke ndụ m n’oge m bụ nwata .
Bible reading was part of my early years .
Ị chọọ ịmatakwu ihe ndị ọzọ ga - enyere nwa gị aka , gaa na jw.org / ig gụọ isiokwu bụ́ “ Otú Ị Ga - esi Kụziere Ụmụ Gị Ka Ha Na - emere Ndị Ọzọ Ihe Ọma . ”
For more information go to our website , jw.org , and search for “ Raising Considerate Children in a Me - First World . ”
Foto : SIX SERMONS , nke George Storrs dere ( 1855 )
Photo : SIX SERMONS , by George Storrs ( 1855 )
O doro anya na obi na - adị Chineke ụtọ ịkwado ndị ọ na - atọ ụtọ ịbụ ‘ ndị e wepụtaara aha ya . ’
God is obviously pleased to back those who are proud to be “ a people for his name . ”
N’amaokwu ndị mbụ nke Ọrụ Ndịozi isi iri na abụọ , anyị hụrụ na Herọd mesowere Ndị Kraịst mmeso ọjọọ iji mee ka obi dị ndị Juu mma .
In the opening verses of this account , we learn that in order to win favor with the Jews , Herod mistreated the Christians .
Piñata ( Mexico ) , 10 / 8
Mosaics , 10 / 8
E nwere ike ịkpọ ha “ ndị mba ọzọ ” n’agbanyeghị na ha na ndị nwere olileanya ịga eluigwe na - arụkọ ọrụ .
They happily support and work along with “ the priests of Jehovah , ” serving as their “ farmers ” and “ vinedressers , ” as it were .
Ma , Devid kwuru , sị : “ Tụfịakwa ! Dị ka Jehova si ele ihe anya , agaghị m eme onyenwe m ihe a , bụ́ onye Jehova tere mmanụ . ”
But David said : “ It is unthinkable , on my part , from Jehovah’s standpoint , that I should do this thing to my lord , the anointed of Jehovah . ”
Ka ọ dị ugbu a , e nwere ìgwè iri ise na asatọ n’ụwa dum , bụ́ ndị na - asụgharị asụsụ ndị ogbi . Akwụkwọ ndị e biri n’asụsụ ndị ogbi ndị dị na DVD dịkwa n’asụsụ iri anọ ugbu a .
Currently , there are 58 sign - language translation teams around the world , and sign - language publications on DVD are now available in 40 sign languages .
Mgbe anyị risịrị nri ehihie na Sunday , ha na - akọwara anyị otú ha si ghọta isiokwu ahụ .
Following our Sunday lunch , they explained to us how they understood the material .
“ O Mere Ihe Dị Chineke Ezi Mma ”
“ He Had Pleased God Well ”
Ma , e nwere ọnwụnwa ọzọ bịara ya .
Almost immediately , however , he faced another test .
17 , 18 . ( a ) N’ihi gịnị ka Pọl ji hazie ka a tụkọta ihe a ga - enye Ndị Kraịst nọ na Judia ?
17 , 18 . ( a ) Why did Paul organize the collection for Christians in Judea ?
11 / 1 Iji Akọ Merie Ihe Isi Ike ( ịga mgbakọ ) , 6 / 15
Maintain “ a Threefold Cord ” in Marriage , 9 / 15
Ma , mụ na papa m nọ n’ime ụlọ na - ege ihe ọ na - ekwu n’ihi na papa m bụkwa onye ihere .
My mother answered the door while my father ​ — who was shy like me — ​ sat inside with me and listened .
Site n’akwụkwọ ndị e biri ebi , gụnyere magazin Ụlọ Nche na Teta ! , nakwa nzukọ na mgbakọ dị iche iche , Jehova na - enye anyị ihe ndị dị anyị mkpa mgbe ha dị anyị mkpa .
By means of printed publications , including the journals The Watchtower and Awake ! , as well as by meetings , assemblies , and conventions , Jehovah supplies us with what we need when we need it .
( Gụnyekọta ihe e kwuru n’igbe bụ́ “ Kwụrụ n’Akụkụ Jehova . ” )
( Include comments on the box “ Stand on Jehovah’s Side . ” )
Anyị bịara na - ekwurịta okwu , na - erikọ nri ọnụ , na - amụkọkwa Bible ọnụ .
We talked together , had meals together , and studied the Bible together .
Ebe ọ bụ Setan bụ “ onye na - achị ụwa a , ” o meela ka ọtụtụ ndị tinye aka n’omume ndị rụrụ arụ , bụ́ ndị kpataarala ha nhụsianya na obi mgbawa . — Jọn 12 : 31 ; Abụ Ọma 37 : 12 , 14 .
As “ the ruler of this world , ” Satan has influenced many to engage in evil acts that have resulted in untold misery and heartache . ​ — John 12 : 31 ; Psalm 37 : 12 , 14 .
Lee ma ị̀ ga - edepụtali ihe ruru iri ma ọ bụ iri abụọ .
See if you can come up with at least 10 or 20 possibilities .
Igbe ahụ nyekwaara Ribeka aka ịkwadebe ihe ọ ga - eme ma mmadụ chọọ ka o gwuo egwuregwu kọmputa .
That box also helped Rebekah to prepare a response in case anyone tried to pressure her into playing the game .
IHE BAỊBỤL KWURU : “ Onye aghụghọ bụ ihe arụ n’anya Jehova , ma ya na ndị na - eme ihe n’eziokwu na - enwe mmekọrịta chiri anya . ”
WHAT THE BIBLE SAYS : “ Jehovah detests a devious person , but His close friendship is with the upright . ”
A chọrọ ime ihe siri ike iji kpochapụ ọchịchọ ndị na - ezighị ezi .
Strong measures are needed to wipe out wrong desires .
Na Latvia , dị ka ọ dị n’akụkụ ụwa ndị ọzọ , ndị mmadụ nọ n’afọ ndụ nile nakwa ndị nwere ụdị nzụlite dị iche iche na - emeghachi omume n’ozi ahụ , dị ka ahụmahụ ndị na - esonụ na - egosi .
In Latvia , as in other parts of the world , people of all ages and various backgrounds are responding to the message , as the following experiences show .
O nweghị ihe na - echu m ụra , obi na - abụkwa m sọ aṅụrị .
On my way home , I climbed an electricity pylon .
Anyị ga - ebizi na paradaịs a na - ahụ anya , nke Alaeze Chineke ga na - achị .
Then , our spiritual paradise will have its perfect counterpart ​ — a literal paradise under the rulership of God’s Kingdom .
Izu nzuzo bụ mgbe mmadụ abụọ na - ekwurịta ihe dị ha n’obi .
Confidential talk means private but frank communication between individuals .
Ihe aha Hibru ya pụtara bụ “ onye na - ebili ngwa ngwa . ”
Its Hebrew name literally means “ awakening one . ”