Sentence
stringlengths
22
131
label
stringclasses
3 values
Ihe mere owuite ji anyụ ụfọdụ ndị gbabuuru Naịjiria bọọlụ anya
Negative
Uwe nne m ka m ji malite ọrụ ịkpa ọchị - RealSophy
Positive
World Sight Day: 'Ịtụnye mamiri maọbụ mmiri ara nwere ike itinye anya gị na nsogbu'
Negative
Lee ọnọdụ ogige ndị idemmiri chụpụrụ n'ụlọ ha n'Anambra Steeti
Negative
Flooding in Anambra: Etu Idemmiri ka si na-akpa ikpe n'Ogbaru Anambra Steeti.
Negative
Mụ na Tinubu enweghi nsogbu ọbụla mere m ji akwado Peter Obi - Ayo Adebanjo
Positive
Etu ịkpụ ụzụ ga-esi mee ka nwaanyị gbasie ike ma maa ezigbo mma - Sandra Okeke
Positive
Ụtụisi gọọmentị na-achọ ịtọgbu anyị - ụfọdụ ndị bi n'Anambra na-ekwu
Negative
Ann Agom Eze: Ebu m Dave Umahi Ụzọ bata na APC, ọ gaghị achụpụli m
Neutral
BBC Africa Eye: Njem nwaanyị na-achọ nna ya
Negative
Timi Dakolo: “Ọ bụrụ na Naịjirịa bụ mmadụ gbara afọ 62 a ga m asị ya nwanne m gaa hazie onwe gị”
Negative
Etu mmachi otu jikọtara ndị keke si emetụta ndị Anambra steeti
Negative
Etu ọkụ si gbagbuo ụmụnne atọ na Port Harcourt
Negative
"Anaghị m ahụ onwe ka onye nwere nkwarụ" - Ọkpọ ụbọ na-enweghị mkpịsị aka
Neutral
Lee ọnọdụ ọjọọ ụfọdụ ụlọakwụkwọ dị n'Ebonyi steeti
Negative
Ọgba Mbọ: Etu m siri hapụ ọrụ oyibo m ma malite ighee Akara n’ụzọ
Positive
Sign Language: Ihe ndị ị na-amaghị maka asụsụ ndị na-anaghị anụ ntị maọbụ ekwu okwu
Neutral
Ọgbọnọ: Etu e si akọpụta ya site mkpụrụosisi ruo ite ofe
Neutral
Ndị mmadụ che na ọkụ ga-adọgbu m mgbe m na-amụ ọrụ 'electrician' - Adaeze Chukwuneke
Positive
Etu e si chọta nwata dị afọ 11 furu n’Enugu n’ime Owerri, Imo steeti  
Positive
Etu e si eme emume iri ji ọhụrụ n'Enugwu-Ukwu
Positive
Ihe mere Inec jiri kagbuo aha mmadụ otu nde debanyere aha ha ịtụ vootu
Positive
Ọ gbanweghi n'ụwa na-agbanwe agbanwe
Negative
"Ihe m chere maka ọpụpụ Peter Obi na PDP na ọkwa onyeisiala Naịjirịa bụ..." - Bode George
Neutral
Charles of Play: Ihe mere m ji arụgharị ejije ndị mgbe ochie ka ọ bụrụ nke ọgbara ọhụrụ
Positive
Eji m ụkwụ ụkpọrọ malite ịgba bọọlụ n'Aba - Uchenna Kanu
Positive
Ihe mere anyị jiri zaa oku ịgbara Naịjirịa bọọlụ - Ụmụnwaanyị Super Falcons
Positive
Fact-check: Akụkọ ahụ ị na-achọ ike, ọ bụ akụkọ ụgha ka ọ bụ nke ezie?
Neutral
Lee ezinụlọ ụmụaka ha niile bụ ọpụrụiche n'egwuregwu
Positive
Dịka onye nkwado Arsenal, nwaanyị ọbụla agaghị emewali gị obi - Kelechi Arsenal
Positive
Igbo: Ebee ka anyị si?
Neutral
Etu m si bụrụ ọkaibe n'asọmpi ịkpụ ụzụ n'etiti ndị nwere nkwarụ - Lucy Ejike Obichukwu
Positive
Etu ndị agha Naịjirịa si kpochapụ ndị obodo Isheagu n'oge agha Biafra
Negative
Ihe m gabigara n'aka onye chọrọ idina m n'ike mere m jiri banye n'ọrụ 'pop' - Stella Chinonyerem Agu
Negative
Etu m siri bụrụ onye nke atọ n'ụwa niile na mgba Sumo - Emeka Okeke (Baba Mutum)
Positive
Ihe m ji bụrụ ọkaibe n'ịchọ ụmụnwaanyị mma - Kizito
Positive
Lee etu Amobi Ezeaku si bụrụ onye nkuzi ndị Rangers Enugu oge ọ dị naanị afọ 26
Positive
Ihe Naịjirịa mere m n'Olympics gbawara m obi - Cici Onyekwere
Negative
Ihe ndị mmadụ ejịghị echefụ Ernest Okonkwo, ọkpọka 'football commentator' larala mmụọ
Positive