text
stringlengths
11
354
label
int64
0
1
@user Oga aza gi ekpere
1
@user Chukwu gozie gi! No nonsense man.
1
Mason nwa ọma
1
Ekwensu oge mere unu Nalia Simba o, Simba o nwachukwu Simba o♫
1
Nne, daalu. Chukwu gozie gi immensely. ❤️❤️❤️ https://t.co/5s0MB0lZOX
1
#NP CELEBRATING @user #oge ndi igbo # @user @user @user @user @user https://t.co/WRr8kLqssE
1
Happy birthday oga Bazz. Chukwu gozie gi! https://t.co/xC3RQdeANd
1
Kene Jehova n'ihi na ọ dinma. Happy Sunday ndị ọma twitter.. https://t.co/cM2CSwuYjj
1
@user ututu oma dike nwoke
1
Óbị: Nwa ọma ọsịsọ ele way? Asa: Adim okay... Óbị: Ịna aga? Asa: Ébé? Óbị: Ịra amụ Asa: scratches head Óbị weighs her from head to toe: 3000naira owu na ina aga. Asa: babe sparks because she was underpriced and comes on twitter to rant🤣🤣🤣
1
@user Daalụ. Naani onye Igbo ga-abụ eze, mee nwanne ya ọgaranya, Igbo ji ekwu, onye na-aga ya kpọrọ nwanne ya. #Igboamaka
1
Congrats to Alexis Sanchez my boy, nwa Arsenal na ndi obodo ya bù ndi Chile,....Idi too much nwanne! Ibu ezege!
1
@user O ga na mmadu, O ga na Chineke 😂🤣🤣😂
1
Obu onye ga-ekwu ma Chi'm kwucha?? 😌😎 Chi mara obi'm, ekene nine diri gi! 🙌🏽🙌🏽
1
Chi Okike Abiama... Soso gi nwe Otito n'ile... 🙏
1
Jigide'm Onye nwe'm Jisos Jigide'm Jigide'm Onye nwe'm Jisos Jigide'm Oso gi ka'm ga-gba Nmeri gi Ka'm je'me ruwa Nye'm ike oge nile Ka'm ghari da
1
Chukwu Oma Onye Oma Nna Chukwu Oma Onye Oma Nna Chukwu Oma Onye Oma #HODService #SUNDAYPRAISEJAM
1
@user @user @user This, Take and sanctify, then udo diri chineke n'elu ka si elu, udo diri mmadu n'ihe ana so chukwu.. Fav hymns
1
🎤Ka anyi si ya Mma mma imela Ugwo olu o ga akwu ya🎤 #DCService #FirstService #Worship
1
♫Jehovah Edi egwu... Jehovah♫ #WACICommunionService2
1
Asampete Nwanyi oma😍 https://t.co/7MhiUqBU2m
1
@user Chinekeme!! Ihu gi mara mma... nwanyi oma dika gi... “who dare say sucha thing”
1
@user Isi gi nwe mmanu!
1
🌞⛅️#MiddayonKiss w @user ▶️📻Chukkwu Ga Gozi Gi - @user #KissNLoveWednesday | 📻#GoodMusicGoodTalkDial 98.9🎧
1
@user Ututu oma Aligo,kedu maka mgp,amam na unu tetalu nkeoma,ife dim no obi bu etu liverpool gaesi buru iko europa naabania#aligo
1
@user aligo anamuasi ndu mmili ndu azu egbe belu ugo belu nkesi ibeya ebela ya gosiya ebeoga ebe ka ubosi ta maluanyi mma#aligo
1
@user Ada ejiri igbo suwa'm nti👂see lyrics. Nke a ato'm iche.😀
1
Amen Nwanne Mmadu Uwa dikwara gi na nma odogwu https://t.co/yGrFiYMGl0
1
42 my size...😅😅😅 Ka Chukwu gozie gi...🙌 https://t.co/jQNlTZzdXT
1
🎤Mmadu nile n'asi Ebube Ebube Jehovah mara mma🎤 #Praises #DCService
1
@user Aṅụrị nke cheta ọmụmụ gị Nnukwu nwannem nwaanyị ❤️Chukwu gọzie gị ọfụma n'afọ ọhụrụ nke a. Daalụ shinne☺️
1
@user Egwu atukwana gi Nwanyi ocha. Anuri emume afo ofuru!
1
@user Oga m ukwu! Dalụ ezigbo mmadụ
1
@user Iji ya nne... ndewo very plenty😁
1
*Reflection* *Ezinne Maria oyoyo mama mo Marie dị nsọ... Obi nsọ Maria kasị ịhụnanya, Ave! Ave!… https://t.co/rIhrMx9pKA
1
@user @user Nwanyi di Ok👌 #GGMU
1
Wetin person no go hear for this obodo Nigeria. Chi bọọ anụ ọzọ.. Chukwu biko chekwaa ndị gị. https://t.co/yUqW44kPVn
1
Maka Chineke Deji you no lie wahlai . https://t.co/VOcr1PRH8E
1
NP Onye Nkem - @user // #DreamLounge With @user & @user🐵🐼 #TGIF #TurnUp!!! 🚀🚀
1
@user @user @user @user @user @user @user @user @user @user @user @user @user Nwanne idi egwu ooo! Aka oru unu amaka ✊
1
@user Nwanne ukwu. Udo diri gi.
1
Eze Ndi Eze"" - @user #SaturdayGbedu w/ @user
1
#NP no competition @user #k'anyinoria na ogendigbo# @user @user @user
1
@user @user Nwanne m. Nnoo. My Nteje sisters are fine sha. 🤗
1
Osi na nwata buru ogaraya👑 https://t.co/QkW0p2IORm
1
Jesus bu nke m 🙌🙌🙌
1
Ka ọmụmụ a wetara gị na ezinuụlọ ezi ahuike na oganiihu n'oge a na ndụdụgandụ gị niile. N'aha Jizọs Kraịst, Amen!!!
1
@user Ezigbo nwanyi oma. Ya gaziere unu abuo.
1
@user @user Tor! #DiscussionDiscontinues Ka Chineke mezie okwu.
1
@user Ike Oraifite odogwu Nwa, daalu
1
Chukwu gozie gi #Godblessyou @user 🙏😇❤️
1
@user Uche Chukwu ga-emezu na ndu ya
1
@user Nwa oma, chai nmadu o gwa tula gi na iwu FULL OPTION???? Iwuru phone iwu IPhone Xs max. Iwuru ala, I no na Banana Island. Iwuru motor Iwu Mercedes Benz.
1
@user Nwee anuri ncheta omumu gi Ada igbo, ogologo ndu na aru ike ka m na ario n'isi gi🙏🥂🍾. Biri kwa na aku💷💶
1
NP: Nwata di ma @user @user @user @user
1
#TWHSunRiseService #HOTRservice ♫I bụ Chukwu Ị bụghị mmadụ (You are God You're not man)♫ @user @user @user
1
@user Onyi Isi Ekele kwa'm gi sir...🙌
1
Oro gi bu madu sere igbo na act ofuma... 😁😁 https://t.co/QTHyvDeJjC
1
@user @user @user @user @user @user @user @user @user Daalu rienne! I bu ekwu eme. Ya gazie.
1
@user @user @user @user @user @user @user @user @user @user @user @user @user @user @user @user @user Odenigbo na abuo is up to the task Onye Chineke goziri o gozigo Odenigbo na abuo Odogwu nwoke Nke a bu obere ihe
1
@user @user 😂😂😂😂 ndi Igbo kwenu
1
Echi di naka Chukwu... e che tu kwala. Otutu oma....Good morning y’all 🌞🌙
1
@user Chei! Odogwu Nwoke... Nwoke Oma! Onye isi Oche! Dike nke na egbu Odum. Mazi ana m ekele gi o!!!
1
Onye si ka a nụọrọ ya nwaanyị nke taa na echi, kedu onye ya na ya nọ bụ? Umuigbo kanyị were ndidi na ndidi amaka! @user @user
1
Nwata dị mma, nwata mara mma... Ugegbe Oyibo m... Asa Ujam Nwa m fụrụ n'anya... ❤️❤️❤️ https://t.co/QlwYE56xZX
1
Munachi Baby😊. Happy Birthday🎂🍷 Ada m. Chukwu gozie gi. 🤗💃 #NecheEdochie #septemberbaby #adaogidi #ifunanya1204 #Godsworkofart #AdaAhidjo #AdaIkenganaOnuIkenga #Enugwuukwusfinest @user… https://t.co/BypafNhz5H
1
@user Ka otuto na nsopuru diri Chineke ayi rue mgbe ebighebi.
1
@user @user Ife di n'oba. Daalu ezigbo mmadu
1
@user Wetuo obi ezigbo mmadu
1
@user aligommanwu Eze Jere mba anu ju Akpa ya,obu ndi ona enye nyere ya.#osha
1
Happy birthday nna enyi anyi Jehovah Gozie gi nye gi ogologo ndu na aru ike https://t.co/etsjNV8gUE
1
Aka ajaja na-ebute ọnụ mmanụ mmanụ. Ụkpaka adịghịkwa amị n'úkwù ụkwa. Ọ chaa acha gbute ọ chaghị acha gbute a bụghịkwa ụzọ ndụ. Igbo ekelekwam ụnụ ooo Ihu kpọrọ ụnụ ụbọchị taa bụrụkwa ihuoma ihuoma. Olisa bi n'elu gọzie mbọ ụmụ Igbo.
1
NP ''Chukwu Agozigo Gi''-@user #MRIBwithTLD #MorningRunsIB w @user @user / @user
1
I bụ onye di mma eh, nara ekele. 🎶
1
@user @user Gozie gi sir...
1
@user Jisike oh.... Chukwu gbaa gi ume
1
@user 🤣 🤣 Nwanyị oma kedu
1
Nwanne kuo paa, Mgbe obula Chukwu jiri bia O dighi abia late. Chill God won't be late.
1
@user @user O'Mara Ezigbo Nma ❤
1
E mana mu na Chineke Aman nke wa🙏
1
Oga Jide Daalu oo.. Ezigbo mmadu.. https://t.co/HNHJRpwomi
1
Celebration continue (Chukwu Okike Ekele m GI) https://t.co/JBs3EUIy9B
1
Nwayi oma Am ready 4 2nite @user Africa/Lagos https://t.co/Mp8jgSzahI
1
@user @user @user Jisie ike. Imela kpa ole?
1